MyBibleAtlasAbụ Ọma 16

Abụ Ọma

Abụ Ọma 16

Psalm 16 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 16Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a thanksgiving Psalm that finds refuge, inheritance and lasting joy in the LORD.

Abụ Ọma 16 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Chebe m, O , nʼihi na nʼime gị ka m gbabara izere ndụ.

KJV verse 1: Preserve me, O God: for in thee do I put my trust.

A gwara m anyị, “Ị bụ m, e wezuga gị, enwekwaghị m ọdịmma ọbụla.”

KJV verse 2: O my soul, thou hast said unto the LORD, Thou art my Lord: my goodness extendeth not to thee;

Ana m asị maka ndị nsọ bụ ndị nọ nʼala a, “Ha bụ ndị a na-asọpụrụ, ndị ihe ha nʼatọ m ụtọ.”

KJV verse 3: But to the saints that are in the earth, and to the excellent, in whom is all my delight.

Iru ụjụ nke ndị ahụ na-agbaso chi ndị ọzọ ga-aba ụba. Agaghị m eso ha wụsa aja ihe ọṅụṅụ ọbara nye chi ndị a, maọbụ were egbugbere ọnụ m kpọọ aha ha.

KJV verse 4: Their sorrows shall be multiplied that hasten after another god: their drink offerings of blood will I not offer, nor take up their names into my lips.

Onyenwe anyị, i nyeela m oke m na iko m; ị na-elekọta ihe niile bụ nke m site nʼife nza.

KJV verse 5: The LORD is the portion of mine inheritance and of my cup: thou maintainest my lot.

Ọtụtụ oke ala niile dabara m nʼebe dị ezi mma; nʼezie, e nwere m ihe nketa nke na-enye m ọṅụ.

KJV verse 6: The lines are fallen unto me in pleasant places; yea, I have a goodly heritage.

Aga m eto anyị, onye na-adụ m ọdụ; ọ bụladị nʼabalị, obi m na-agwa m ihe m ga-eme.

KJV verse 7: I will bless the LORD, who hath given me counsel: my reins also instruct me in the night seasons.

Ana m elekwasị anyị anya mgbe niile. Ebe ọ nọ nʼaka nri m, agaghị m ama jijiji.

KJV verse 8: I have set the LORD always before me: because he is at my right hand, I shall not be moved.

Nʼihi nke a, obi dị m ụtọ, ire m jupụtakwara nʼọṅụ; aga m anọkwa nʼudo.

KJV verse 9: Therefore my heart is glad, and my glory rejoiceth: my flesh also shall rest in hope.

Nʼihi na ị gaghị ahapụ m nʼala mmụọ, ị gaghị ekwekwa ka gị kwesiri ntụkwasị obi hụ ire ure.

KJV verse 10: For thou wilt not leave my soul in hell; neither wilt thou suffer thine Holy One to see corruption.

I gosila m ụzọ ndụ; ị ga-eji ọṅụ mejupụta obi m nʼihu gị; ya na ihe ụtọ ndị dị nʼaka nri gị ruo ebighị ebi.

KJV verse 11: Thou wilt shew me the path of life: in thy presence is fulness of joy; at thy right hand there are pleasures for evermore.

Every verse in Abụ Ọma 16

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 160:00 / 0:00