MyBibleAtlasAbụ Ọma 15

Abụ Ọma

Abụ Ọma 15

Psalm 15 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 15Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a wisdom Psalm that describes the character of the person who may dwell with the LORD.

Abụ Ọma 15 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Onyenwe anyị, onye pụrụ ịnọgide nʼụlọnsọ ukwu gị? Onye pụrụ ibi nʼugwu nsọ gị?

KJV verse 1: LORD, who shall abide in thy tabernacle? who shall dwell in thy holy hill?

Onye na-ebi ndụ nke na-enweghị ịta ụta, onye na-arụ ọrụ ezi omume, onye na-ekwu eziokwu site nʼobi ya.

KJV verse 2: He that walketh uprightly, and worketh righteousness, and speaketh the truth in his heart.

Onye jụrụ ikwutọsị ndị ọzọ, onye na-adịghị eme onye agbataobi ya ihe ọjọọ, na onye na-adịghị ekwulu mmadụ ibe ya,

KJV verse 3: He that backbiteth not with his tongue, nor doeth evil to his neighbour, nor taketh up a reproach against his neighbour.

onye na-eleda onye ajọ omume anya, ma na-asọpụrụ ndị ahụ na-atụ egwu anyị, onye na-adịghị agbanwe nkwa ọbụla o kwere, ọ bụladị mgbe nkwa ahụ na-emegide ya,

KJV verse 4: In whose eyes a vile person is contemned; but he honoureth them that fear the LORD. He that sweareth to his own hurt, and changeth not.

onye na-agbazinye mmadụ ego na-anaghị ụma, onye na-adịghị a nara ngarị imegide onye aka ya dị ọcha. Onye na-eme ihe ndị a agaghị ama jijiji nʼọnọdụ ya, mgbe ọbụla.

KJV verse 5: He that putteth not out his money to usury, nor taketh reward against the innocent. He that doeth these things shall never be moved.

Every verse in Abụ Ọma 15

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 150:00 / 0:00