MyBibleAtlasAbụ Ọma 18

Abụ Ọma

Abụ Ọma 18

Psalm 18 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 18Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a thanksgiving Psalm that celebrates God's powerful rescue and faithfulness to his king.

When was it written?

The heading connects this song with the day the LORD delivered David from all his enemies and from Saul. A parallel version appears in 2 Samuel 22.

Abụ Ọma 18 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

O anyị, ahụrụ m gị nʼanya, gị bụ ike m.

KJV verse 1: I will love thee, O LORD, my strength.

Onyenwe anyị bụ oke nkume m, na ebe mgbaba m e wusiri ike, na onye nnapụta m. Chineke m bụ oke nkume m, onye m gbabara nʼime ya. Ọ bụ ọta m, na mpi nzọpụta m, na oke nkume m nke onye ọbụla na-apụghị ịba nʼime ya.

KJV verse 2: The LORD is my rock, and my fortress, and my deliverer; my God, my strength, in whom I will trust; my buckler, and the horn of my salvation, and my high tower.

Akpọkuru m anyị, onye e kwesiri inye otuto, ọ zọpụtara m site nʼaka ndị iro m.

KJV verse 3: I will call upon the LORD, who is worthy to be praised: so shall I be saved from mine enemies.

Ụdọ niile nke ọnwụ kere m agbụ; ịchị ọkụ nke mbibi ọjọọ kpuchiri m.

KJV verse 4: The sorrows of death compassed me, and the floods of ungodly men made me afraid.

Ụdọ nke ili kere m gburugburu, ọnya nke ọnwụ guzogidere m.

KJV verse 5: The sorrows of hell compassed me about: the snares of death prevented me.

Nʼọnọdụ oke mkpagbu m, akpọkuru m anyị; etiri m mkpu akwa, kpọkuo m ka o nyere m aka; akwa m rutekwara ya ntị, o sitekwara nʼụlọnsọ ukwu ya nụ olu m.

KJV verse 6: In my distress I called upon the LORD, and cried unto my God: he heard my voice out of his temple, and my cry came before him, even into his ears.

Ụwa mere mkpọtụ, maa jijiji, ntọala niile nke ugwu niile makwara jijiji, ha mara jijiji nʼihi iwe nke na-ewe ya.

KJV verse 7: Then the earth shook and trembled; the foundations also of the hills moved and were shaken, because he was wroth.

Anwụrụ ọkụ sitere ya nʼimi pụta, ọkụ na-erepịa erepịa sikwa nʼọnụ ya pụta; icheku ọkụ na-ere ọkụ sitekwara nʼebe ahụ nwupụta.

KJV verse 8: There went up a smoke out of his nostrils, and fire out of his mouth devoured: coals were kindled by it.

O kewara mbara eluigwe, rịdata; oke igwe ojii dịkwa nʼokpuru ụkwụ ya.

KJV verse 9: He bowed the heavens also, and came down: and darkness was under his feet.

Ọ nọkwasịrị nʼelu cherubim felie elu, o feliri elu nʼelu nku nke ifufe.

KJV verse 10: And he rode upon a cherub, and did fly: yea, he did fly upon the wings of the wind.

O mere ọchịchịrị ebe nzuzo ya, ihe mkpuchi nke gbara ya gburugburu, bụ ọchịchịrị mmiri igwe ojii nke mbara eluigwe.

KJV verse 11: He made darkness his secret place; his pavilion round about him were dark waters and thick clouds of the skies.

Site nʼìhè nke na-enwupụta nʼahụ ya, igwe ojii ji mkpụrụ mmiri na amụma egbe eluigwe gabiga.

KJV verse 12: At the brightness that was before him his thick clouds passed, hail stones and coals of fire.

Onyenwe anyị sitere nʼeluigwe bigbọọ; olu kachasị ihe niile elu dara ụda.

KJV verse 13: The LORD also thundered in the heavens, and the Highest gave his voice; hail stones and coals of fire.

Ọ gbara àkụ ya, mee ka ndị iro gbasasịa, o jikwa oke amụma nke egbe eluigwe chụsaa ha.

KJV verse 14: Yea, he sent out his arrows, and scattered them; and he shot out lightnings, and discomfited them.

E kpughere ala ala nke oke osimiri, gbakwa ntọala niile nke ụwa ọtọ, site nʼịba mba gị, O anyị, na nkuume si gị nʼimi pụta.

KJV verse 15: Then the channels of waters were seen, and the foundations of the world were discovered at thy rebuke, O LORD, at the blast of the breath of thy nostrils.

O sitere nʼelu setịpụ aka ya, jidesie m aka ike, ọ dọpụtara m site nʼogbu mmiri niile.

KJV verse 16: He sent from above, he took me, he drew me out of many waters.

Ọ napụtara m site nʼaka ndị iro m dị ike, bụ ndị kpọrọ m asị, ndị dịkwa ike karịa m.

KJV verse 17: He delivered me from my strong enemy, and from them which hated me: for they were too strong for me.

Ha guzogidere m nʼụbọchị ihe ndakwasị m, ma anyị bụrụ m ihe ndabere.

KJV verse 18: They prevented me in the day of my calamity: but the LORD was my stay.

Ọ kpọpụtara m gaa nʼebe sara mbara, ọ napụtara m nʼihi na ihe m na-atọ ya ụtọ.

KJV verse 19: He brought me forth also into a large place; he delivered me, because he delighted in me.

Onyenwe anyị mesoro m dịka ezi omume m si dị; ọ kwụghachiri m dịka ịdị ọcha nke aka m si dị.

KJV verse 20: The LORD rewarded me according to my righteousness; according to the cleanness of my hands hath he recompensed me.

Nʼihi na edebezuola m ụzọ niile nke anyị, ikpe amaghị m nʼihi ịgbakụta azụ.

KJV verse 21: For I have kept the ways of the LORD, and have not wickedly departed from my God.

Iwu ya niile dị nʼihu m, esibekwaghị m nʼụkpụrụ ya wezuga onwe m.

KJV verse 22: For all his judgments were before me, and I did not put away his statutes from me.

Abụ m onye na-enweghị ịta ụta nʼihu ya, edebekwara m onwe m pụọ na mmehie.

KJV verse 23: I was also upright before him, and I kept myself from mine iniquity.

Onyenwe anyị kwụghachiri m dịka ezi omume m si dị, dịka ịdị ọcha nke aka m abụọ si dị nʼanya ya.

KJV verse 24: Therefore hath the LORD recompensed me according to my righteousness, according to the cleanness of my hands in his eyesight.

Nʼebe onye kwesiri ntụkwasị obi nọ, i na-egosi onwe gị onye kwesiri ntụkwasị obi, nʼebe onye zuruoke nọ, ị na-egosi onwe gị onye zuruoke.

KJV verse 25: With the merciful thou wilt shew thyself merciful; with an upright man thou wilt shew thyself upright;

Nʼebe onye dị ọcha nọ, ị na-egosi onwe gị onye dị ọcha, ma nye ndị ụzọ ha na-ezighị ezi, ị na-egosi onwe gị dịka onye dị aghụghọ.

KJV verse 26: With the pure thou wilt shew thyself pure; and with the froward thou wilt shew thyself froward.

Ị na-azọpụta ndị dị umeala nʼobi, ma ị na-eme ka ndị nwere anya mpako dị ala.

KJV verse 27: For thou wilt save the afflicted people; but wilt bring down high looks.

Ọ bụ gị, Onyenwe anyị, na-eme ka oriọna m na-enwu, Chineke m na-eme ka ọchịchịrị m ghọọ ìhè.

KJV verse 28: For thou wilt light my candle: the LORD my God will enlighten my darkness.

Site nʼinyeaka gị, apụrụ m ịlụso igwe ndị agha ọgụ, sitekwa na m, apụkwara m ịwụfe mgbidi ọbụla.

KJV verse 29: For by thee I have run through a troop; and by my God have I leaped over a wall.

Ma banyere , ụzọ ya zuruoke, okwu ọnụ anyị bụ ihe a nụchara anụcha; ọ bụ ọta nke onye ọbụla na-ezo onwe ya nʼokpuru ya.

KJV verse 30: As for God, his way is perfect: the word of the LORD is tried: he is a buckler to all those that trust in him.

Nʼihi na onye bụ , ma ọ bụghị naanị anyị? Onye bụkwa oke ahụ, ma ọ bụghị naanị anyị?

KJV verse 31: For who is God save the LORD? or who is a rock save our God?

Ọ bụ na-enye m ike, na-echebekwa ụzọ m nʼizuoke.

KJV verse 32: It is God that girdeth me with strength, and maketh my way perfect.

Ọ na-eme ka ụkwụ m dị gara gara, dịka nke nne ele; Ọ na-emekwa ka m kwụrụ chịm nʼebe niile dị elu.

KJV verse 33: He maketh my feet like hinds’ feet, and setteth me upon my high places.

Ọ na-azụ aka m abụọ ibu agha, ogwe aka m abụọ pụrụ ịrọji ụta bronz.

KJV verse 34: He teacheth my hands to war, so that a bow of steel is broken by mine arms.

Ị na-eme ka inyeaka nke nzọpụta gị bụrụ ọta m, aka nri gị na-akwagidekwa m, inyeaka gị emeela m ka m dị ukwuu.

KJV verse 35: Thou hast also given me the shield of thy salvation: and thy right hand hath holden me up, and thy gentleness hath made me great.

Ị na-edozi ụzọ sara mbara nye ụkwụ, ka nkwonkwo ụkwụ m ghara ịgbụchapụ.

KJV verse 36: Thou hast enlarged my steps under me, that my feet did not slip.

Achụrụ m ndị iro m ọsọ, jidekwa ha; alaghachighị m azụ tutu ruo mgbe ha niile lara nʼiyi.

KJV verse 37: I have pursued mine enemies, and overtaken them: neither did I turn again till they were consumed.

Etidara m ha nʼala ebe ha enwekwaghị ike ibilite. Ha dara nʼokpuru ụkwụ m.

KJV verse 38: I have wounded them that they were not able to rise: they are fallen under my feet.

Ọ bụ gị nyere m ike ibu agha, i wedara ndị niile na-emegide m nʼala nʼihu m.

KJV verse 39: For thou hast girded me with strength unto the battle: thou hast subdued under me those that rose up against me.

I mere ka ndị iro m tụgharịa gbapụ ọsọ. Ebibikwara m ndị kpọrọ m asị.

KJV verse 40: Thou hast also given me the necks of mine enemies; that I might destroy them that hate me.

Ha bere akwa maka enyemaka, ma ọ dịghị onye na-azọpụta ha. Ha kpọkuru anyị, ma ọ zaghị ha.

KJV verse 41: They cried, but there was none to save them: even unto the LORD, but he answered them not.

Egwepịara m ha nke ọma dịka ntụ nke ikuku na-ebufu; a zọtọrọ m ha dịka apịtị nke okporoụzọ.

KJV verse 42: Then did I beat them small as the dust before the wind: I did cast them out as the dirt in the streets.

Ị napụtala m site nʼaka ndị na-alụso m ọgụ ị meela m onyeisi nke ọtụtụ mba; ndị m na-amaghị na mbụ na-ejekwara m ozi.

KJV verse 43: Thou hast delivered me from the strivings of the people; and thou hast made me the head of the heathen: a people whom I have not known shall serve me.

Ndị ala ọzọ na-ehulata nʼihu m nʼihi egwu, ngwangwa ha nụrụ olu m, ha na-erube isi nye m.

KJV verse 44: As soon as they hear of me, they shall obey me: the strangers shall submit themselves unto me.

Obi na-ada ha mba; ha na-ama jijiji mgbe ha na-esite nʼebe niile ha e wusiri ike na-apụta.

KJV verse 45: The strangers shall fade away, and be afraid out of their close places.

Onyenwe anyị na-adị ndụ! Otuto dịrị oke nkume m! Mbuli elu dịrị , Onye nzọpụta m.

KJV verse 46: The LORD liveth; and blessed be my rock; and let the God of my salvation be exalted.

Ọ bụ ahụ onye na-abọrọ m ọbọ, onye na-emekwa ka mba dị iche iche nọrọ nʼokpuru m,

KJV verse 47: It is God that avengeth me, and subdueth the people under me.

onye na-anapụta m site nʼaka ndị iro m. I mere ka m dị elu karịa ndị iro, napụtakwa m site nʼaka nwoke na-eme ihe ike.

KJV verse 48: He delivereth me from mine enemies: yea, thou liftest me up above those that rise up against me: thou hast delivered me from the violent man.

Nʼihi nke a, Onyenwe anyị, aga m eto gị nʼetiti mba niile dị iche iche, aga m abụku aha gị abụ otuto.

KJV verse 49: Therefore will I give thanks unto thee, O LORD, among the heathen, and sing praises unto thy name.

Ọ na-enye eze ya mmeri dị ukwuu; Ọ na-egosikwa onye ya onye e tere mmanụ ịhụnanya na-adịghị ada ada, nye na ndị agbụrụ ya ruo mgbe ebighị ebi.

KJV verse 50: Great deliverance giveth he to his king; and sheweth mercy to his anointed, to David, and to his seed for evermore.

Every verse in Abụ Ọma 18

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 180:00 / 0:00