MyBibleAtlasAbụ Ọma 19

Abụ Ọma

Abụ Ọma 19

Psalm 19 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 19Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a praise Psalm that joins the witness of creation to the perfection of God's law.

Abụ Ọma 19 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Eluigwe na-ezipụta ebube ; mbara eluigwe na-egosikwa ọrụ aka ya.

KJV verse 1: The heavens declare the glory of God; and the firmament sheweth his handywork.

Ụbọchị niile, ha na-ekwupụta okwu, ehihie na abalị, ha na-egosipụta ihe ọmụma.

KJV verse 2: Day unto day uttereth speech, and night unto night sheweth knowledge.

Ha nweghị asụsụ, ha nweghị okwu, ma a na-anụ ụda ha.

KJV verse 3: There is no speech nor language, where their voice is not heard.

Nʼụwa niile ka olu ha na-apụ gazuo, okwu ọnụ ha niile erukwaala nʼebe ụwa sọtụrụ. Ọ bụ na mbara eluigwe ka maara ụlọ ikwu nye anyanwụ.

KJV verse 4: Their line is gone out through all the earth, and their words to the end of the world. In them hath he set a tabernacle for the sun,

Ọ dị ka nwokorobịa lụrụ nwunye ọhụrụ mgbe o si nʼụlọ ndina ya na-apụta, dịka ọgba ọsọ nke ọ na-anụ ọkụ nʼobi ịgba ọsọ ịsọ mpi.

KJV verse 5: Which is as a bridegroom coming out of his chamber, and rejoiceth as a strong man to run a race.

Ọ na-esite nʼotu nsọtụ nke mbara eluigwe, bido ije ya, gafee ruo na nsọtụ nke ọzọ. Ọ dịkwaghị ihe ọbụla na-ezonarị onwe ya site nʼokpomọkụ ya.

KJV verse 6: His going forth is from the end of the heaven, and his circuit unto the ends of it: and there is nothing hid from the heat thereof.

Iwu anyị zuruoke; ọ na-eweghachi mkpụrụobi. Ụkpụrụ anyị niile kwesiri ntụkwasị obi; ọ na-eme ka onye na-enweghị uche mara ihe.

KJV verse 7: The law of the LORD is perfect, converting the soul: the testimony of the LORD is sure, making wise the simple.

Iwu anyị ziri ezi, ọ na-enye mkpụrụobi ọṅụ. Iwu anyị na-amụke amụke, ọ na-enye anya ìhè.

KJV verse 8: The statutes of the LORD are right, rejoicing the heart: the commandment of the LORD is pure, enlightening the eyes.

Ịtụ egwu anyị dị ọcha, ọ na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi; ụkpụrụ niile nke anyị na-eguzosi ike, ha niile bụkwa ihe ziri ezi.

KJV verse 9: The fear of the LORD is clean, enduring for ever: the judgments of the LORD are true and righteous altogether.

Ha dị oke ọnụ karịa ọlaedo, karịa ọlaedo a nụchara anụcha; ha na-atọkwa ụtọ karịa mmanụ aṅụ, karịa mmanụ aṅụ si nʼụbụbọ aṅụ.

KJV verse 10: More to be desired are they than gold, yea, than much fine gold: sweeter also than honey and the honeycomb.

Ọ bụ site na ha ka a na-adọ ohu gị aka na ntị; ụgwọ ọrụ dị ukwuu dị nʼidebe ha.

KJV verse 11: Moreover by them is thy servant warned: and in keeping of them there is great reward.

Onye pụrụ ịghọta amaghị ama ya niile? Gbaghara m ihe niile zoro ezo nke adịghị ike m.

KJV verse 12: Who can understand his errors? cleanse thou me from secret faults.

Chebe m, ka m ghara ilezi anya mehie megide gị. Ekwela ka ha na-achị achị na ndụ m. Mgbe ahụ ka m ga-abụ onye zuruoke, onye nwere onwe ya site nʼebe ihe ọjọọ niile nke mmehie dị.

KJV verse 13: Keep back thy servant also from presumptuous sins; let them not have dominion over me: then shall I be upright, and I shall be innocent from the great transgression.

Kwere anyị, Onye mgbapụta m, na nkume nchebe m, ka okwu ọnụ m niile, na echiche obi m niile, bụrụ ihe na-atọ gị ụtọ, na nke ị na-anabata.

KJV verse 14: Let the words of my mouth, and the meditation of my heart, be acceptable in thy sight, O LORD, my strength, and my redeemer.

Every verse in Abụ Ọma 19

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 190:00 / 0:00