MyBibleAtlasAbụ Ọma 6

Abụ Ọma

Abụ Ọma 6

Psalm 6 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 6Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a lament Psalm that pleads for mercy and healing in deep distress.

Abụ Ọma 6 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

O anyị, abarala m mba mgbe ị na-ewe iwe. Atala m ahụhụ nʼoge ọnụma gị.

KJV verse 1: O LORD, rebuke me not in thine anger, neither chasten me in thy hot displeasure.

Biko, meere m ebere anyị, nʼihi na adịghị m ike. Gwọọ m, nʼihi na ọkpụkpụ m niile nọ nʼihe mgbu.

KJV verse 2: Have mercy upon me, O LORD; for I am weak: O LORD, heal me; for my bones are vexed.

Mkpụrụobi m nọ nʼọnọdụ ihe mgbu. Ruo ole mgbe, O anyị, ka ị ga-anọgide na-agba m nkịtị?

KJV verse 3: My soul is also sore vexed: but thou, O LORD, how long?

Onyenwe anyị, biko, bịa zọpụta m; nʼihi ịhụnanya gị na-enweghị ọgwụgwụ, napụta m.

KJV verse 4: Return, O LORD, deliver my soul: oh save me for thy mercies’ sake.

Nʼetiti ndị nwụrụ anwụ ọ dịghị onye na-ekwupụta aha gị. O nwere onye na-eto gị site nʼala ili?

KJV verse 5: For in death there is no remembrance of thee: in the grave who shall give thee thanks?

Ike agwụla m nʼihi ịsụ ude. Abalị niile, ana m eji ịkwa akwa mee ka ihe ndina m jupụta na mmiri, ana m eji anya mmiri dee ihe ndina m.

KJV verse 6: I am weary with my groaning; all the night make I my bed to swim; I water my couch with my tears.

Anya m adịghị ahụzikwa ụzọ nke ọma nʼihi ihe mwute; ọ kaala nka nʼihi mmeso ndị iro m.

KJV verse 7: Mine eye is consumed because of grief; it waxeth old because of all mine enemies.

Sitenụ nʼebe m nọ wezuga onwe unu, unu ndị na-eme ajọ ihe, nʼihi na anyị anụla akwa m niile.

KJV verse 8: Depart from me, all ye workers of iniquity; for the LORD hath heard the voice of my weeping.

Onyenwe anyị anụla akwa m; ọ nụla arịrịọ nke m na-arịọ ya ka o meere m ebere. Ọ nabatala ekpere m.

KJV verse 9: The LORD hath heard my supplication; the LORD will receive my prayer.

Ka ndị iro m niile bụrụ ndị ihere ga-eme. Ha ga-ada mba, bụrụkwa ndị ga-eji ihere laghachi ebe ha si bịa.

KJV verse 10: Let all mine enemies be ashamed and sore vexed: let them return and be ashamed suddenly.

Every verse in Abụ Ọma 6

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 60:00 / 0:00