MyBibleAtlasAbụ Ọma 7

Abụ Ọma

Abụ Ọma 7

Psalm 7 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 7Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a lament Psalm that takes refuge in God's righteous judgment amid false accusation.

Abụ Ọma 7 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Onyenwe anyị m, nʼime gị ka m gbabara; zọpụta m, ma napụta m site nʼaka ndị niile na-achụ m ọsọ,

KJV verse 1: O Lord my God, in thee do I put my trust: save me from all them that persecute me, and deliver me:

ma ọ bụ ha adọkaa m dịka ọdụm, ha ga-adọsasịkwa m ebe mmadụ ọbụla enweghị ike ịnapụta m.

KJV verse 2: Lest he tear my soul like a lion, rending it in pieces, while there is none to deliver.

O anyị m, ọ bụrụ na m mere ihe dị otu a; ọ bụrụkwa na aka m adịghị ọcha.

KJV verse 3: O LORD my God, if I have done this; if there be iniquity in my hands;

Ọ bụrụ na m jiri ihe ọjọọ kwụghachi onye mụ na ya nọ nʼudo ụgwọ, maọbụ site nʼụzọ na-ezighị ezi zuo ihe onye iro m.

KJV verse 4: If I have rewarded evil unto him that was at peace with me; (yea, I have delivered him that without cause is mine enemy:)

Mgbe ahụ, ka onye iro m chụọ m ọsọ, jide m; ka ọ tụọ m nʼala zọpịa ndụ m, mee ka m bụrụ onye a ga-ahapụ nʼuzuzu nʼọnọdụ ọdịndụ-ọnwụkamma.

KJV verse 5: Let the enemy persecute my soul, and take it; yea, let him tread down my life upon the earth, and lay mine honour in the dust. Selah.

Bilie, Onyenwe anyị, nʼiwe gị, bilie megide oke iwe ndị iro m; teta m, kpee ikpe ziri ezi.

KJV verse 6: Arise, O LORD, in thine anger, lift up thyself because of the rage of mine enemies: and awake for me to the judgment that thou hast commanded.

Ka nzukọ niile chịkọtara onwe ha ọnụ gbaa gị gburugburu, ebe ị na-anọkwasịkwa nʼebe dị elu na-achị ha.

KJV verse 7: So shall the congregation of the people compass thee about: for their sakes therefore return thou on high.

Ka anyị kpee ụmụ mmadụ niile ikpe. Kpee m ikpe, O anyị, dịka ezi omume m si dị, na dịka izuoke m si dị, gị kachasị ihe niile elu.

KJV verse 8: The LORD shall judge the people: judge me, O LORD, according to my righteousness, and according to mine integrity that is in me.

O onye ezi omume, onye na-enyochapụta echiche na obi mmadụ, mee ka ihe ike ndị ajọ omume bịa na njedebe meekwa ka ndị ezi omume guzosie ike.

KJV verse 9: Oh let the wickedness of the wicked come to an end; but establish the just: for the righteous God trieth the hearts and reins.

Chineke nke kachasị ihe niile elu, bụ ọta m, ọ na-azọpụta ndị niile obi ha ziri ezi.

KJV verse 10: My defence is of God, which saveth the upright in heart.

Chineke bụ onye na-ekpe ikpe ziri ezi, Chineke, onye na-ezipụta oke iwe ya kwa ụbọchị.

KJV verse 11: God judgeth the righteous, and God is angry with the wicked every day.

Ọ bụrụ na onye ahụ echegharịghị, ọ ga-amụ mma agha ya ka ọ dịrị nkọ, ọ ga-arọgọ ụta ya, kwadokwa ịgba ya.

KJV verse 12: If he turn not, he will whet his sword; he hath bent his bow, and made it ready.

Ọ kwadoola ngwa agha niile nke ọnwụ; ọ na-eme ka àkụ ya bụrụ nke na-ere ọkụ.

KJV verse 13: He hath also prepared for him the instruments of death; he ordaineth his arrows against the persecutors.

Onye ọbụla dị ime ajọ ihe, na-atụrụ ime okwu na ụka mụpụtakwa ngharịpụ nke ụgha na-eweta.

KJV verse 14: Behold, he travaileth with iniquity, and hath conceived mischief, and brought forth falsehood.

Ma onye ahụ na-egwu olulu na-adaba nʼime olulu ahụ o gwuru.

KJV verse 15: He made a pit, and digged it, and is fallen into the ditch which he made.

Nsogbu ahụ ọ kpaliri na-abịakwasị ya ihe ike ahụ ọ kwadooro na-alaghachikwa azụ dakwasị ya nʼisi.

KJV verse 16: His mischief shall return upon his own head, and his violent dealing shall come down upon his own pate.

Aga m enye anyị ekele nʼihi ezi omume ya, aga m abụku aha anyị, Onye kachasị ihe niile elu abụ otuto.

KJV verse 17: I will praise the LORD according to his righteousness: and will sing praise to the name of the LORD most high.

Every verse in Abụ Ọma 7

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 70:00 / 0:00