MyBibleAtlasAbụ Ọma 68

Abụ Ọma

Abụ Ọma 68

Psalm 68 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 68Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a praise Psalm that celebrates God's triumphant rule and care for the fatherless and prisoners.

Abụ Ọma 68 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ka bilie, ka ndị iro ya bụrụ ndị a chụsasịrị; ka ndị iro ya site nʼihu ya gbalaga.

KJV verse 1: Let God arise, let his enemies be scattered: let them also that hate him flee before him.

Dịka ikuku si achụsa anwụrụ ọkụ, sikwa otu a chụsaa ha. Dịka mmanụ na-ehi ụra si agbaze nʼọkụ, ka ndị na-eme ihe ọjọọ laa nʼiyi nʼihu .

KJV verse 2: As smoke is driven away, so drive them away: as wax melteth before the fire, so let the wicked perish at the presence of God.

Ka ndị ezi omume bụrụ ndị nwere obi ụtọ, ma ṅụrịa nʼihu ; ka ha bụrụ ndị nwere obi ụtọ, jupụtakwa nʼọṅụ.

KJV verse 3: But let the righteous be glad; let them rejoice before God: yea, let them exceedingly rejoice.

Bụkuo abụ, bụkuonụ aha ya abụ otuto, toonu onye na-agba igwe ojii dịka ịnyịnya, Onyenwe anyị bụ aha ya, ṅụrịa ọṅụ nʼihu ya.

KJV verse 4: Sing unto God, sing praises to his name: extol him that rideth upon the heavens by his name JAH, and rejoice before him.

Ọ bụ nna ndị nke na-enweghị nna, onye na-ekpechitere ndị di ha nwụrụ anwụ ọnụ ha, onye a bụ , onye bi nʼebe ya dị nsọ.

KJV verse 5: A father of the fatherless, and a judge of the widows, is God in his holy habitation.

Chineke na-eme ka ndị naanị ha nọ nwee ezinaụlọ, ọ na-eji ịbụ abụ dupụta ndị nọ nʼụlọ mkpọrọ, ma ndị nnupu isi ka ọ na-eme ka ha biri, nʼala kpọrọ nkụ.

KJV verse 6: God setteth the solitary in families: he bringeth out those which are bound with chains: but the rebellious dwell in a dry land.

Mgbe i buteere ndị gị ụzọ, O , mgbe i gabigara nʼala tọgbọrọ nʼefu,

KJV verse 7: O God, when thou wentest forth before thy people, when thou didst march through the wilderness; Selah:

elu ụwa mara jijiji, eluigwe wụpụrụ mmiri ozuzo, nʼihu , Onye Saịnaị, nʼihu , Chineke nke .

KJV verse 8: The earth shook, the heavens also dropped at the presence of God: even Sinai itself was moved at the presence of God, the God of Israel.

I nyere mmiri ozuzo nʼebe ọ dị ukwuu, O , i tutere ihe nketa gị nke ike gwụrụ.

KJV verse 9: Thou, O God, didst send a plentiful rain, whereby thou didst confirm thine inheritance, when it was weary.

Ndị gị biri nʼime ya, site nʼoke akụnụba gị, O , ị rọpụtaara ndị ogbenye mkpa ha.

KJV verse 10: Thy congregation hath dwelt therein: thou, O God, hast prepared of thy goodness for the poor.

Onyenwe anyị kpọsara okwu ahụ, ọnụọgụgụ ndị inyom kwusara ya bụ igwe dị ọtụtụ;

KJV verse 11: The Lord gave the word: great was the company of those that published it.

ndị eze na ndị agha ha ji ọsọ gbalaa; ndị mmadụ kere ihe a dọtara nʼagha, nʼime ọmụma ụlọ ikwu.

KJV verse 12: Kings of armies did flee apace: and she that tarried at home divided the spoil.

Ọ bụladị mgbe ị na-arahụ ụra nʼetiti ọgba atụrụ, nku abụọ nke nduru m bụ ihe e ji ọlaọcha kpuchie, jirikwa ọlaedo nke na-enwuke kpuchie abụba ya.

KJV verse 13: Though ye have lien among the pots, yet shall ye be as the wings of a dove covered with silver, and her feathers with yellow gold.

Mgbe pụrụ ime ihe niile chụsasịrị ndị eze bi nʼala a, ọ dị ka snoo dara nʼelu .

KJV verse 14: When the Almighty scattered kings in it, it was white as snow in Salmon.

Ugwu , ugwu mara mma nke ukwuu, ugwu , ugwu nwere nʼelu ya ọtụtụ ugwu dị iche iche.

KJV verse 15: The hill of God is as the hill of Bashan; an high hill as the hill of Bashan.

Gị ugwu nwere ọtụtụ ugwu, gịnị mere i ji ele anya site nʼekworo nʼugwu họọrọ ị bụ ebe ọ ga-anọ chịa, ebe anyị nʼonwe ya ga-ebi, ruo ebighị ebi?

KJV verse 16: Why leap ye, ye high hills? this is the hill which God desireth to dwell in; yea, the LORD will dwell in it for ever.

Ọnụọgụgụ ụgbọ agha dị iri puku kwụrụ puku, a pụghị ịgụta ha; ha dịkwa puku kwụrụ puku; Onyenwe anyị sitere Saịnaị bata nʼụlọnsọ ya.

KJV verse 17: The chariots of God are twenty thousand, even thousands of angels: the Lord is among them, as in Sinai, in the holy place.

Mgbe i rigoro gaa nʼelu, i duuru ndị a dọtara nʼagha; ị natara onyinye dị iche iche nʼaka ndị mmadụ, ọ bụladị nʼaka ndị na-enupu isi, ka gị, O anyị , biri nʼebe ahụ.

KJV verse 18: Thou hast ascended on high, thou hast led captivity captive: thou hast received gifts for men; yea, for the rebellious also, that the LORD God might dwell among them.

Otuto dịrị anyị, Chineke anyị, na Nzọpụta anyị, Onye na-ebu ibu arọ anyị ụbọchị niile.

KJV verse 19: Blessed be the Lord, who daily loadeth us with benefits, even the God of our salvation. Selah.

Chineke anyị bụ na-azọpụta; mgbapụta pụọ nʼọnwụ na-esite nʼaka kachasị ihe niile elu, bụ anyị.

KJV verse 20: He that is our God is the God of salvation; and unto God the Lord belong the issues from death.

Nʼezie, Chineke ga-egwepịa isi ndị iro ya niile, isi ndị niile na-aga nʼihu ibi ndụ mmehie.

KJV verse 21: But God shall wound the head of his enemies, and the hairy scalp of such an one as goeth on still in his trespasses.

Onyenwe anyị kwuru sị, “Aga m esite na kpọlata ha, aga m adọpụta ha site nʼebe omimi nke osimiri,

KJV verse 22: The Lord said, I will bring again from Bashan, I will bring my people again from the depths of the sea:

ka unu nwee ike saa ụkwụ unu nʼime ọbara ndị iro unu, ka ire nkịta unu niile ketakwa oke nke ha.”

KJV verse 23: That thy foot may be dipped in the blood of thine enemies, and the tongue of thy dogs in the same.

O , ahụla igwe ahịrị mmadụ ndị na-eso gị, bụ igwe ahịrị mmadụ nke so m, na m na-aba nʼebe nsọ ahụ.

KJV verse 24: They have seen thy goings, O God; even the goings of my God, my King, in the sanctuary.

Ndị na-abụ abụ nọ nʼihu, ndị na-eti egwu, na-eso ha nʼazụ; ụmụ agbọghọ na-akpọ ụbọ sokwa ha.

KJV verse 25: The singers went before, the players on instruments followed after; among them were the damsels playing with timbrels.

Too nʼetiti nzukọ ukwuu ahụ; toonu anyị nʼetiti nzukọ ụmụ .

KJV verse 26: Bless ye God in the congregations, even the Lord, from the fountain of Israel.

Lee bụ agbụrụ dịkarịsịrị nta, ka ọ na-edu ha, lekwaa igwe ụmụ ndị eze na nke ụlọn na ị.

KJV verse 27: There is little Benjamin with their ruler, the princes of Judah and their council, the princes of Zebulun, and the princes of Naphtali.

O , kpọlite ike gị; mee ka ike gị pụta ìhè, O , dịka i mere na mbụ.

KJV verse 28: Thy God hath commanded thy strength: strengthen, O God, that which thou hast wrought for us.

Nʼihi ụlọnsọ ukwu gị nke dị na , ndị eze ga-ewetara gị onyinye dị iche iche.

KJV verse 29: Because of thy temple at Jerusalem shall kings bring presents unto thee.

Baara anụ ọhịa ahụ zoro nʼetiti riidi mba, igwe oke ehi nọ nʼetiti ụmụ ehi nke mba niile. Site na nweda nʼala, ka o wetara gị ogbe ọlaọcha. Chụsasịa mba niile, bụ ndị na-enwe mmasị nʼibu agha.

KJV verse 30: Rebuke the company of spearmen, the multitude of the bulls, with the calves of the people, till every one submit himself with pieces of silver: scatter thou the people that delight in war.

Ndị nnọchi anya obodo, ga-esite nʼ bịa, Kush ga-etinye onwe ya nʼokpuru .

KJV verse 31: Princes shall come out of Egypt; Ethiopia shall soon stretch out her hands unto God.

Bụkuo abụ, unu alaeze niile nke ụwa, bụkuo anyị abụ otuto,

KJV verse 32: Sing unto God, ye kingdoms of the earth; O sing praises unto the Lord; Selah:

Bụọ abụ nye onye na-agba ịnyịnya nʼeluigwe, e, ọ bụladị eluigwe nke dịrị site na mgbe ochie, onye olu ike ya dịka egbe eluigwe.

KJV verse 33: To him that rideth upon the heavens of heavens, which were of old; lo, he doth send out his voice, and that a mighty voice.

Kwusaa ike , onye ịdị ukwuu nke ịma mma ya na-ekpuchi , onye ike ya dị nʼeluigwe.

KJV verse 34: Ascribe ye strength unto God: his excellency is over Israel, and his strength is in the clouds.

O , ị dị oke egwu nʼime ụlọnsọ gị; Chineke nke na-enye ndị ya ume na ike. Toonu !

KJV verse 35: O God, thou art terrible out of thy holy places: the God of Israel is he that giveth strength and power unto his people. Blessed be God.

Every verse in Abụ Ọma 68

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 680:00 / 0:00