MyBibleAtlasAbụ Ọma 67

Abụ Ọma

Abụ Ọma 67

Psalm 67 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 67Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a praise Psalm that asks God's blessing so that his saving way may be known among all nations.

Abụ Ọma 67 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ka meere anyị amara ma gọzie anyị, ma mee ka ihu ya chakwasị anyị,

KJV verse 1: God be merciful unto us, and bless us; and cause his face to shine upon us; Selah.

Ka a mara ụzọ gị niile nʼụwa, marakwa nzọpụta gị nʼetiti mba niile.

KJV verse 2: That thy way may be known upon earth, thy saving health among all nations.

Ka mmadụ niile too gị, O ; ka mmadụ niile too gị.

KJV verse 3: Let the people praise thee, O God; let all the people praise thee.

Ka mba niile ṅụrịa ma bụọ abụ ọṅụ, nʼihi na ị na-eji ikpe ziri ezi na-achị ndị mmadụ, na-edukwa mba niile nke ụwa.

KJV verse 4: O let the nations be glad and sing for joy: for thou shalt judge the people righteously, and govern the nations upon earth. Selah.

Ka mmadụ niile too gị, O ; ka mmadụ niile too gị.

KJV verse 5: Let the people praise thee, O God; let all the people praise thee.

Mgbe ahụ, ala ga-amịpụta ihe owuwe ubi ya, Chineke, onye bụ anyị, ga-agọzikwa anyị.

KJV verse 6: Then shall the earth yield her increase; and God, even our own God, shall bless us.

Chineke ga-agọzi anyị, nsọtụ niile nke ụwa ga-atụ egwu ya.

KJV verse 7: God shall bless us; and all the ends of the earth shall fear him.

Every verse in Abụ Ọma 67

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 670:00 / 0:00