MyBibleAtlasAbụ Ọma 70

Abụ Ọma

Abụ Ọma 70

Psalm 70 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 70Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a lament Psalm that urgently asks God to hurry with help and deliverance.

Abụ Ọma 70 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

O , gbata ọsọ bịa zọpụta m, O anyị, bịa ngwangwa inyere m aka.

KJV verse 1: Make haste, O God, to deliver me; make haste to help me, O LORD.

Ka ndị niile na-achọ ịnapụ m ndụ m, bụrụ ndị a ga-etinye nʼọnọdụ ihere na ọgbaaghara. Ka ndị ọ na-amasị ịhụ ịla nʼiyi m laghachi azụ nʼihere.

KJV verse 2: Let them be ashamed and confounded that seek after my soul: let them be turned backward, and put to confusion, that desire my hurt.

Ka ndị ahụ na-asị m, “Ehee! Ehee!” laghachi azụ nʼihi ihere ha.

KJV verse 3: Let them be turned back for a reward of their shame that say, Aha, aha.

Ma ka ndị niile na-achọ gị ṅụrịa ọṅụ, nweekwa obi ụtọ nʼime gị, ka ndị ahụ hụrụ nzọpụta gị nʼanya na-ekwu mgbe niile, “Onyenwe anyị dị ukwuu.”

KJV verse 4: Let all those that seek thee rejoice and be glad in thee: and let such as love thy salvation say continually, Let God be magnified.

Ma mụ onwe m bụ ogbenye na onye nọ na mkpa; O , mee ngwangwa bịakwute m. Ị bụ onye inyeaka m na onye mgbapụta m; O anyị, anọla ọdụ ịbịa.

KJV verse 5: But I am poor and needy: make haste unto me, O God: thou art my help and my deliverer; O LORD, make no tarrying.

Every verse in Abụ Ọma 70

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 700:00 / 0:00