MyBibleAtlasAbụ Ọma 74

Abụ Ọma

Abụ Ọma 74

Psalm 74 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 74Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names Asaph as its author. This is a lament Psalm that mourns the sanctuary's destruction and asks God to remember his covenant people.

Abụ Ọma 74 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Chineke, gịnị mere i ji jụ anyị ruo mgbe ebighị ebi? Gịnị mere iwe gị ji akwụ anwụrụ megide igwe atụrụ ndị ị na-azụ?

KJV verse 1: O God, why hast thou cast us off for ever? why doth thine anger smoke against the sheep of thy pasture?

Cheta mba ahụ nke ị zụtara na mgbe ochie, ebo ahụ bụ ihe nketa gị, ndị ị gbapụtara, nʼugwu ọn ebe i biri.

KJV verse 2: Remember thy congregation, which thou hast purchased of old; the rod of thine inheritance, which thou hast redeemed; this mount Zion, wherein thou hast dwelt.

Tụgharịa nzọ ụkwụ gị bịa na mbibi ebighị ebi ndị a. Ọ bụ onye iro wetara ịla nʼiyi a niile nʼụlọnsọ a.

KJV verse 3: Lift up thy feet unto the perpetual desolations; even all that the enemy hath done wickedly in the sanctuary.

Ndị iro gị gbọrọ ụja nʼebe i zutere anyị. Ha weliri ọkọlọtọ ha dịka ihe ịrịbama.

KJV verse 4: Thine enemies roar in the midst of thy congregations; they set up their ensigns for signs.

Ha kpara agwa dịka ndị ikom ji anyụike ha ga-eji gbutuo ọtụtụ osisi dị nʼoke ọhịa.

KJV verse 5: A man was famous according as he had lifted up axes upon the thick trees.

Ha ji anyụike na egbugbu ha kụjisie ihe niile eji amachi ihe bụ nke egbunyere ihe.

KJV verse 6: But now they break down the carved work thereof at once with axes and hammers.

Ha kpọkwara ụlọnsọ gị ọkụ, mee ya ka o repịa. Ha merụrụ ụlọ obibi ahụ a kpọkwasịrị aha gị.

KJV verse 7: They have cast fire into thy sanctuary, they have defiled by casting down the dwelling place of thy name to the ground.

Ha sịrị nʼobi ha, “Anyị ga-etipịa ha kpamkpam!” Ha kpọrọ ebe niile a na-anọ efe nʼala a ọkụ.

KJV verse 8: They said in their hearts, Let us destroy them together: they have burned up all the synagogues of God in the land.

Enyeghị anyị ihe ịrịbama ọbụla site nʼaka . Ọ dịkwaghị ndị amụma fọdụrụ. Ọ dịkwaghị onye ọbụla nʼetiti anyị onye maara, mgbe ihe a ga-agwụ.

KJV verse 9: We see not our signs: there is no more any prophet: neither is there among us any that knoweth how long.

O , ruo ole mgbe ka ndị iro ga-anọgide na-achị gị ọchị? Onye iro, ọ ga-eleli aha gị ruo mgbe ebighị ebi?

KJV verse 10: O God, how long shall the adversary reproach? shall the enemy blaspheme thy name for ever?

Gịnị mere ị na-eseghachi aka gị azụ, e aka nri gị? Sepụta aka gị laa ha nʼiyi!

KJV verse 11: Why withdrawest thou thy hand, even thy right hand? pluck it out of thy bosom.

Ma gị, O , bụrịị eze m site na mgbe ochie. Ọ bụ gị na-arụpụta nzọpụta nʼelu ụwa.

KJV verse 12: For God is my King of old, working salvation in the midst of the earth.

Site nʼike gị dị ukwuu i mere ka osimiri kewaa abụọ. Ọ bụ gị gwepịara isi anụ ọjọọ ahụ nʼime mmiri.

KJV verse 13: Thou didst divide the sea by thy strength: thou brakest the heads of the dragons in the waters.

Ọ bụ gị gwepịara isi anụ ọjọọ ahụ a na-akpọ leviatan, mee ka ọ ghọọ nri nye ụmụ anụmanụ bi nʼọzara.

KJV verse 14: Thou brakest the heads of leviathan in pieces, and gavest him to be meat to the people inhabiting the wilderness.

Ọ bụ gị mere ka isi iyi na mmiri iyi na-asọ. I mere ka osimiri na-eru eru mgbe niile taa.

KJV verse 15: Thou didst cleave the fountain and the flood: thou driedst up mighty rivers.

Ehihie na abalị bụ nke gị. I mere ka anyanwụ na ọnwa guzosie ike.

KJV verse 16: The day is thine, the night also is thine: thou hast prepared the light and the sun.

Ọ bụ gị kewapụtara oke ala niile nke ụwa. Ọ bụ gị mere ka ọkọchị na udu mmiri dị.

KJV verse 17: Thou hast set all the borders of the earth: thou hast made summer and winter.

O anyị, cheta otu onye iro si chịa gị ọchị, na otu ndị nzuzu si kwaa aha gị emo.

KJV verse 18: Remember this, that the enemy hath reproached, O LORD, and that the foolish people have blasphemed thy name.

Ewerala ndụ nduru gị nyefee anụ ọhịa ọjọọ nʼaka. Echefukwala ndụ ndị gị a na-akpagbu ruo mgbe ebighị ebi.

KJV verse 19: O deliver not the soul of thy turtledove unto the multitude of the wicked: forget not the congregation of thy poor for ever.

Chetakwa ọgbụgba ndụ gị, nʼihi na ihe ike na-ejupụta ebe niile gbara ọchịchịrị nʼala a.

KJV verse 20: Have respect unto the covenant: for the dark places of the earth are full of the habitations of cruelty.

Ekwela ka ndị a na-akpagbu gbaghachi azụ nʼihere; ka ndị ogbenye na ndị nọ na mkpa too aha gị.

KJV verse 21: O let not the oppressed return ashamed: let the poor and needy praise thy name.

O , bilie, kpechitara onwe gị ikpe. Chetakwa otu ndị nzuzu si kọọ gị ọnụ ogologo ụbọchị niile.

KJV verse 22: Arise, O God, plead thine own cause: remember how the foolish man reproacheth thee daily.

Elepụla mkpọtụ nke ndị iro gị niile anya, olu mkpọtụ nke ndị iro gị na-aga nʼihu na-ala elu.

KJV verse 23: Forget not the voice of thine enemies: the tumult of those that rise up against thee increaseth continually.

Every verse in Abụ Ọma 74

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 740:00 / 0:00