MyBibleAtlasAbụ Ọma 89

Abụ Ọma

Abụ Ọma 89

Psalm 89 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 89Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names Ethan the Ezrahite as its author. This is a royal Psalm that rehearses God's covenant with David and laments the king's humiliation.

Abụ Ọma 89 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Aga m abụ abụ banyere oke ịhụnanya anyị ruo mgbe ebighị ebi; aga m eji ọnụ m mee ka ọgbọ niile mara maka ikwesi ntụkwasị obi gị.

KJV verse 1: I will sing of the mercies of the LORD for ever: with my mouth will I make known thy faithfulness to all generations.

Aga m ekwupụta na ịhụnanya gị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi; na i mere ka ikwesi ntụkwasị obi gị, guzosie ike nʼeluigwe.

KJV verse 2: For I have said, Mercy shall be built up for ever: thy faithfulness shalt thou establish in the very heavens.

Onyenwe anyị sịrị, “Mụ na onye m họpụtara agbaala ndụ. Aṅụọkwala m iyi nye ohu m sị,

KJV verse 3: I have made a covenant with my chosen, I have sworn unto David my servant,

‘Aga m eme ka agbụrụ gị guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi meekwa ka ocheeze gị dịgide ruo ọgbọ niile.’ ”

KJV verse 4: Thy seed will I establish for ever, and build up thy throne to all generations. Selah.

O anyị, eluigwe na-eto ọrụ ebube gị niile, na ikwesi ntụkwasị obi gị, nʼetiti nzukọ ndị dị nsọ.

KJV verse 5: And the heavens shall praise thy wonders, O LORD: thy faithfulness also in the congregation of the saints.

Nʼihi, ọ bụ onye nʼeluigwe niile, ka a ga-eji tụnyere anyị? Onye yiri anyị nʼetiti ndị mmụọ ozi niile?

KJV verse 6: For who in the heaven can be compared unto the LORD? who among the sons of the mighty can be likened unto the LORD?

Na nzukọ ndị nsọ, Chineke bụ onye a na-atụ oke egwu; ọ dị oke egwu karịa ndị niile gbara ya gburugburu.

KJV verse 7: God is greatly to be feared in the assembly of the saints, and to be had in reverence of all them that are about him.

O anyị pụrụ ime ihe niile, onye dịka gị? Gị, O anyị, dị ike nke ukwuu, ikwesi ntụkwasị obi gị na-agba gị gburugburu.

KJV verse 8: O LORD God of hosts, who is a strong LORD like unto thee? or to thy faithfulness round about thee?

Ị na-achị osimiri nke ji ike na-asọ; mgbe ebili mmiri ya na-amali elu; i na-eme ka ha dajụọ.

KJV verse 9: Thou rulest the raging of the sea: when the waves thereof arise, thou stillest them.

Ị zọpịara dịka otu nʼime ndị ahụ e gburu egbu; jiri aka gị dị ike chụsasịa ndị iro gị.

KJV verse 10: Thou hast broken Rahab in pieces, as one that is slain; thou hast scattered thine enemies with thy strong arm.

Ọ bụ gị nwe eluigwe; gị nwekwa ụwa, ọ bụ gị tọrọ ntọala elu ụwa dum, na ihe niile dị nʼime ya.

KJV verse 11: The heavens are thine, the earth also is thine: as for the world and the fulness thereof, thou hast founded them.

Ọ bụ gị kere ugwu na ndịda; Taboa na na-abụ abụ ọṅụ nʼihi aha gị.

KJV verse 12: The north and the south thou hast created them: Tabor and Hermon shall rejoice in thy name.

Aka gị ka e mejupụtara nʼike; aka gị dị ike, a na-ebuli aka nri gị elu.

KJV verse 13: Thou hast a mighty arm: strong is thy hand, and high is thy right hand.

Ezi omume na ikpe ziri ezi, bụ ntọala ocheeze gị; ịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi, na-aga nʼihu gị.

KJV verse 14: Justice and judgment are the habitation of thy throne: mercy and truth shall go before thy face.

Ndị a gọziri agọzi ka ndị ahụ bụ ndị na-eji olu iti mkpu ọṅụ na-abụku gị abụ, ndị na-ejegharịkwa nʼìhè nke ihu gị, O anyị.

KJV verse 15: Blessed is the people that know the joyful sound: they shall walk, O LORD, in the light of thy countenance.

Ha na-aṅụrị ọṅụ nʼaha gị ogologo ụbọchị niile; ha na-aṅụrị nʼezi omume gị.

KJV verse 16: In thy name shall they rejoice all the day: and in thy righteousness shall they be exalted.

Nʼihi na ị bụ ebube na ike ha, site nʼihuọma gị, ị na-ebuli mpi anyị elu.

KJV verse 17: For thou art the glory of their strength: and in thy favour our horn shall be exalted.

Nʼezie, ọta anyị bụ nke anyị, eze anyị bụkwa nke nsọ .

KJV verse 18: For the LORD is our defence; and the Holy One of Israel is our king.

I kwuru okwu otu mgbe site nʼọhụ, nye ndị gị kwesiri ntụkwasị obi sị: “Enyela m otu onye dị ike agha ike; Ebuliela m otu nwa okorobịa elu site nʼetiti ndị m.

KJV verse 19: Then thou spakest in vision to thy holy one, and saidst, I have laid help upon one that is mighty; I have exalted one chosen out of the people.

Achọtala m ohu m, were mmanụ nsọ m tee ya.

KJV verse 20: I have found David my servant; with my holy oil have I anointed him:

Aka m ga-agba ya ume; nʼezie, aka m ga-eme ka ọ dị ike.

KJV verse 21: With whom my hand shall be established: mine arm also shall strengthen him.

Ọ dịghị onye iro ga-abịakwasị ya, na mberede; ọ dịghị onye ajọ omume ga-emegbu ya.

KJV verse 22: The enemy shall not exact upon him; nor the son of wickedness afflict him.

Aga m etigbu ndị iro ya niile nʼihu ya. Aga m emekwa ka ndị niile na-akpọ ya asị laa nʼiyi.

KJV verse 23: And I will beat down his foes before his face, and plague them that hate him.

Ịhụnanya m kwesiri ntụkwasị obi ga-adịnyere ya, site nʼaha m, a ga-ebuli mpi ya elu.

KJV verse 24: But my faithfulness and my mercy shall be with him: and in my name shall his horn be exalted.

M ga-edo aka ya nʼoke osimiri, dokwaa aka nri ya nʼosimiri niile.

KJV verse 25: I will set his hand also in the sea, and his right hand in the rivers.

Ọ ga-akpọ m sị m, ‘Ị bụ m, bụrụkwa m, na oke nzọpụta m.’

KJV verse 26: He shall cry unto me, Thou art my father, my God, and the rock of my salvation.

Aga m eme ya nwa mbụ m, onye kachasị dị elu nʼebe eze niile nke ụwa nọ.

KJV verse 27: Also I will make him my firstborn, higher than the kings of the earth.

Aga m eme ka ịhụnanya m nwere nʼebe ọ nọ dịgide ruo ebighị ebi, ọgbụgba ndụ mụ na ya ga-adịgidekwa.

KJV verse 28: My mercy will I keep for him for evermore, and my covenant shall stand fast with him.

Aga m eme ka agbụrụ ya guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi, ocheeze ya ga-adịgidekwa dịka eluigwe na-adịgide.

KJV verse 29: His seed also will I make to endure for ever, and his throne as the days of heaven.

“Ọ bụrụ na ụmụ ya elefuo iwu m niile anya, gharakwa ijegharị nʼụzọ m niile,

KJV verse 30: If his children forsake my law, and walk not in my judgments;

ọ bụrụ na ha elelịa ụkpụrụ m niile anya, hapụkwa idebe ihe m nyere ha nʼiwu,

KJV verse 31: If they break my statutes, and keep not my commandments;

aga m eji mkpọrọ taa ha ahụhụ maka mmehie ha, tikwaa ha ụtarị maka njehie ha;

KJV verse 32: Then will I visit their transgression with the rod, and their iniquity with stripes.

ma agaghị m ewezuga ịhụnanya m, nʼebe ha nọ. Ma ọ bụ laa azụ nʼikwesị ntụkwasị obi m.

KJV verse 33: Nevertheless my lovingkindness will I not utterly take from him, nor suffer my faithfulness to fail.

Agaghị m emerụ ọgbụgba ndụ m. Agakwaghị m agbanwe ihe ọbụla siterela nʼọnụ m pụta.

KJV verse 34: My covenant will I not break, nor alter the thing that is gone out of my lips.

Ejirila m ịdị nsọ m ṅụọ iyi, kpebie na m apụghị ịghara ụgha,

KJV verse 35: Once have I sworn by my holiness that I will not lie unto David.

na agbụrụ ya ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi, ocheeze ya ga-adịgidekwa nʼihu m ka anyanwụ na-adịgide.

KJV verse 36: His seed shall endure for ever, and his throne as the sun before me.

Ọ ga-adịgide ruo ebighị ebi dịka ọnwa. E, dịka ọnwa ahụ, onye akaebe m kwesiri ntụkwasị obi na mbara eluigwe.”

KJV verse 37: It shall be established for ever as the moon, and as a faithful witness in heaven. Selah.

Ma ị jụla, i werela nlelị jụkwa, i na-ewe iwe dị ukwu megide onye gị e tere mmanụ.

KJV verse 38: But thou hast cast off and abhorred, thou hast been wroth with thine anointed.

Ị jụla ọgbụgba ndụ gị na ohu gị gbara i merụọla okpueze ya nʼime ntụ dị nʼala.

KJV verse 39: Thou hast made void the covenant of thy servant: thou hast profaned his crown by casting it to the ground.

Ị kụtuola mgbidi gbara ya gburugburu, i meela ka ebe ya niile e wusiri ike bụrụ ihe dapịara adapịa.

KJV verse 40: Thou hast broken down all his hedges; thou hast brought his strong holds to ruin.

Ndị niile si ụzọ ahụ na-agafe, ezuruchaala ihe niile o nwere. Ndị agbataobi ya na-akwakwa ya emo.

KJV verse 41: All that pass by the way spoil him: he is a reproach to his neighbours.

I meela ka aka nri ndị iro ya dị elu; mekwaa ka ndị iro ya ṅụrịa ọṅụ.

KJV verse 42: Thou hast set up the right hand of his adversaries; thou hast made all his enemies to rejoice.

I meela ka aka o ji jide mma agha ya sụọ ngọngọ, i nyereghị ya aka mgbe agha dara.

KJV verse 43: Thou hast also turned the edge of his sword, and hast not made him to stand in the battle.

I meela ka ịma mma ya gwụsịa. Ị tụdakwala ocheeze ya nʼala.

KJV verse 44: Thou hast made his glory to cease, and cast his throne down to the ground.

I meela ka ụbọchị ndụ nke okorobịa ya dị mkpụmkpụ. I ji ihere dịka akwa kpuchie ya.

KJV verse 45: The days of his youth hast thou shortened: thou hast covered him with shame. Selah.

Ruo ole mgbe anyị, ka ị ga-ezonarị onwe gị? Ruo ole mgbe ka iwe gị dị ukwuu ga-eregide dịka ọkụ?

KJV verse 46: How long, LORD? wilt thou hide thyself for ever? shall thy wrath burn like fire?

Cheta, na ndụ m bụ ihe na-agafe ngwangwa. Nʼihi ihe efu gịnị ka i ji kee mmadụ niile!

KJV verse 47: Remember how short my time is: wherefore hast thou made all men in vain?

Olee onye ahụ nwere ike ịdị ndụ ghara ịhụ ọnwụ anya, maọbụ zọpụta onwe ya site nʼike nke ili?

KJV verse 48: What man is he that liveth, and shall not see death? shall he deliver his soul from the hand of the grave? Selah.

O anyị, olee ebe oke ịhụnanya mbụ dị, nke i sitere nʼikwesị ntụkwasị obi gị ṅụọrọ nʼiyi?

KJV verse 49: Lord, where are thy former lovingkindnesses, which thou swarest unto David in thy truth?

Onyenwe m, cheta otu e si leda ndị ohu gị anya, otu m si anagide nʼime obi m ịchị ọchị niile nke ndị mba niile.

KJV verse 50: Remember, Lord, the reproach of thy servants; how I do bear in my bosom the reproach of all the mighty people;

O anyị, ịchị ọchị nke ndị iro gị ji akwa m emo, nke ha ji lelịa nzọ ụkwụ niile nke onye gị i tere mmanụ.

KJV verse 51: Wherewith thine enemies have reproached, O LORD; wherewith they have reproached the footsteps of thine anointed.

Otuto dịrị anyị ruo mgbe ebighị ebi. Amen na Amen.

KJV verse 52: Blessed be the LORD for evermore. Amen, and Amen.

Every verse in Abụ Ọma 89

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 890:00 / 0:00