Ruth 1:3
“Ma Elimelek di Naomi nwụrụ, hapụ naanị Naomi, na ụmụ ya ndị ikom abụọ.”
Ruth 1:3 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 3 of 22 in Ruth chapter 1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Ruth 1 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Nʼoge ndị ahụ, mgbe ndị ikpe na-achị, oke ụnwụ dara nʼala . Nʼihi ụnwụ a, otu nwoke, onye , obodo dị na , kwakọọrọ ihe ya niile, duru nwunye ya, na ụmụ ya ndị ikom abụọ, hapụ obodo ya gaa biri dịka ọbịa nʼala . Aha nwoke a bụ . Aha nwunye ya bụ , ma aha ụmụ ya ndị ikom abụọ bụ ọn na ịọn. Ha bụ ndị si nke dị na . Ha bịarutere nʼala biri nʼebe ahụ. Ma di nwụrụ, hapụ naanị , na ụmụ ya ndị ikom abụọ. Ha lụrụ ndị nwunye site nʼetiti ndị inyom . Aha nke mbụ bụ Ọpa, ebe aha nke abụọ bụ . Ha biri nʼebe ahụ ihe dị ka afọ iri. Mahlọn na ịọn mechara nwụọ. Ya mere, ghọrọ onye gba aka di, na onye gba aka ụmụ. Mgbe nọ nʼala nụ na anyị eletala ndị site nʼinye ha ihe oriri, na ndị nwunye ụmụ ya abụọ kwadoro ịlaghachi azụ nʼala . Ya mere, na ndị nwunye ụmụ ya abụọ hapụrụ ala ebe ha bi kemgbe, malite ịgbaso ụzọ ha ga-esi laghachi nʼala . Mgbe ahụ, gwara ndị nwunye ụmụ ya abụọ okwu sị ha, “Ngwa, onye ọbụla nʼime unu laghachi nʼụlọ nne ya. Ka anyị gosi unu obiọma dịka unu si gosi mụ onwe m, na ndị unu nwụrụ anwụ. Ka anyị nyekwa unu di ọzọ ma meekwa ka unu chọta udo nʼezinaụlọ ọzọ.” ahụ suturu ha ọnụ, ha niile kwara akwa. Ma Ọpa na zara sị ya, “E, anyị agaghị ala. Anyị ga-esoro gị laghachikwuru ndị gị.” zara sị ha, “Laghachinụ ụmụ m, ọ bụ nʼihi gịnị ka unu ga-eji soro m laa? E nwere m ike ịmụta ụmụ ndị ikom ọzọ ndị ga-abụ di unu? Laghachinụ azụ ụmụ m. Emeela m agadi ịlụ di ọzọ. A sịkwarị na olileanya fọdụụrụ m ịlụ di na ịmụta ụmụ ndị ikom nʼabalị taa, unu ga-echere ruo mgbe ha tolitere? Unu ga-anọ na-alụghị di ọzọ? Mba, ụmụ m ndị inyom, ọnọdụ m dị ilu karịa nke unu, nʼihi na anyị esepụtala aka ya imegide m.” Ha welitere olu ha kwaa akwa ọzọ. Mgbe ahụ Ọpa suturu nne di ya ọnụ ma kwusịrị ike nʼebe ọ nọ. Ma gwara ya sị, “Lee, nwunye nwanne di gị alaghachikwurula ndị nwe ya na chi ya niile, soro ya laa.” Ma zara, “Akwagidela m ka m hapụ gị, maọbụ ime ka m site nʼiso gị chigharịa. Aga m esoro gị gaa ebe ọbụla ị na-aga. Aga m esokwa gị biri nʼebe ọbụla ị ga-ebi; ndị gị ga-abụ ndị m, Chineke gị ga-abụkwa m, ebe ị nwụrụ ka m ga-anwụ, ebe ahụ kwa ka a ga- m. Ka anyị mesoo m mmeso, otu ọbụla mmeso ahụ si dị njọ, ma ọ bụrụ na m ekwere ka ihe ọzọ, ma ọ bụghị ọnwụ, kewaa mụ na gị.” Mgbe hụrụ na ekpebiela nʼime onwe ya iso ya, ọ kwụsịrị ịgwa ya okwu ọzọ. Ya mere, ha abụọ gagidere ije rute . Mgbe ha batara , obodo ahụ mere mkpọtụ, nʼihi nlọta ha. Ndị inyom jụrụ sị, “Ọ bụ bụ nke a nʼezie?” Ma zara ha sị, “Unu akpọkwala m , kama kpọọnụ m , nʼihi na pụrụ ime ihe niile emeela ka ndụ m jupụta nʼihe ilu. Aka m juru eju mgbe m si nʼebe a pụọ, ma anyị emeela ka m gbara aka lọta. Gịnị mere unu ji akpọ m ebe ọ bụ na anyị gbakụtara m azụ, ebe ọ bụ na pụrụ ime ihe niile mere ka nsogbu dakwasị m.” Otu a ka na onye bụ nwunye nwa ya si laghachi nʼala . Oge ha ji lọbata nʼobodo bụ oge a na-amalite ịghọ ọka balị.
Every verse in Ruth 1
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.