Ruth 4:1

“Ya mere, Boaz pụrụ gaa nʼọnụ ụzọ ama obodo ahụ, nọdụ ala nʼebe ahụ. Ọ dịghị anya onye mgbapụta ahụ dị nso nke Boaz kwuru okwu banyere ya si nʼebe ahụ na-agafe. Boaz kpọrọ ya sị, “Enyi m bịa nọdụ ala.” Ọ bịara nọdụ ala.”

Ruth 4:1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 1 of 22 in Ruth chapter 4 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Ruth 4 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ya mere, pụrụ gaa nʼọnụ ụzọ ama obodo ahụ, nọdụ ala nʼebe ahụ. Ọ dịghị anya onye mgbapụta ahụ dị nso nke kwuru okwu banyere ya si nʼebe ahụ na-agafe. kpọrọ ya sị, “Enyi m bịa nọdụ ala.” Ọ bịara nọdụ ala. kpọrọ mmadụ iri, ndị bụ ndị okenye obodo ahụ, gwa ha, “Nọdụnụ ala nʼebe a.” Ha mere otu ahụ. Mgbe ahụ, ọ gwara nwoke onye mgbapụta ahụ dị nso sị, “, onye si nʼala ndị lọta, na-achọ ire ala nwanna anyị nwoke . Ahụrụ m na o kwesiri ka m buru ụzọ gwa gị ka ị zụọ ya nʼihu ndị a nọ ọdụ nʼebe a, na nʼihu ndị okenye obodo anyị. Ọ bụrụ na ị ga-agbara ya, gwa m, ọ bụrụkwanụ na ị gaghị agbara ya, gwa m, ka m mara ihe m ga-eme. Nʼihi na ọ bụ gị ka ọ dịrị ịgbapụta ya. Mụ onwe m na-esote gị.” Ọ zara sị, “Aga m agbapụta ya.” Mgbe ahụ, sịrị, “Nʼụbọchị ị ga-azụrụ ala ahụ site nʼaka ka ị ga-enwetakwa onye bụ nwunye onye ahụ nwụrụ anwụ, ime ka aha onye ahụ nwụrụ anwụ na ihe nketa ya na-adịgide.” Na nke a, onye nchekwa mgbapụta ahụ sịrị, “Apụghị m ịgbapụta ya nʼihi na e nwere m ike itinye ihe nketa m na nsogbu. Gị onwe gị gbapụta ya. Nke a agaghị ekwe m omume.” Na mgbe ochie nʼala , ime ka mgbapụta ihe na iwefe ihe site nʼaka baa nʼaka zuo oke, otu onye ga-eyipụ akpụkpọụkwụ ya were ya nye onye nke ọzọ. Otu a ka e si ekpebi okwu gbasara orire na ọzụzụ, na-ime ka ihe ndị ọzọ guzosie ike nʼala . Nʼihi ya, mgbe nwoke ahụ gwara sị ya, “Zụrụ ala ahụ nʼonwe gị,” o yipụtara akpụkpọụkwụ ya. Mgbe ahụ, kwupụtara na ntị ndị okenye ndị ahụ na ndị mmadụ nọ nʼebe ahụ sị ha, “Unu bụ ndị akaebe na esitela m nʼaka zụrụ ala niile , na ịọn na ọn nwere. Azụrụkwala m onye , nwunye ọn ka ọ bụrụ nwunye m, ime ka aha onye nwụrụ anwụ na ihe nketa ya na-adịgide, ka aha ha hapụ ifu nʼetiti ndị ikwu ya maọbụ site nʼobodo ebe amụrụ ya. Taa unu niile bụ ndị akaebe m.” Mgbe ahụ, ndị okenye na ndị niile nọ nʼọnụ ụzọ ama kwuru sị, “Anyị bụ ndị akaebe. Ka anyị mee nwanyị a na-abata nʼezinaụlọ gị ka ọ dịrị ka na Lịa, ndị ebo niile sitere na ha pụta! Ka ị bụrụkwa ọgaranya nʼagbụrụ , ghọọkwa onye a ma ama na . Site nʼụmụ anyị ga-enye gị site na nwanyị a, ka ezinaụlọ gị dịrị ka nke onye mụụrụ .” kpọọrọ ka ọ bụrụ nwunye ya. Mgbe ya na dinakọrọ, Onyenwe anyị nyeere ya aka ịtụrụ ime. Ọ mụkwara nwa nwoke. Mgbe ahụ, ndị inyom obodo ahụ bịakwutere sị ya, “Onye a gọziri agọzi ka anyị bụ, onye na-agbawaghị gị aka onye agbụrụ mgbapụta dị nso. Ka aha ya bụrụ ihe ga-ada ụda nʼala niile. Ya wetakwara gị ntute na ndụ gị ma bụrụkwa onye ga-azụ gị nʼisi awọ gị. Nʼihi na nwunye nwa gị, onye hụrụ gị nʼanya, onye baara gị uru karịa ndị ikom asaa, amụọrala gị nwa nwoke.” kuuru nwantakịrị ahụ, jikụọ ya nʼapata ya, lekọtaa ya. Ndị inyom ndị agbataobi ya sịrị, “Ugbu a, nʼikpeazụ, enwetala nwa nwoke ọzọ!” Ha gụrụ ya . Ọ bụkwa onye ahụ bụ nna , onye bụ nna . Nke a bụ usoro ndị a mụrụ site na . Perez mụrụ ọn Hezrọn mụrụ mụrụ Aminadab mụrụ ọn ọn mụrụ ọn Salmọn mụrụ mụrụ mụrụ mụrụ .

Every verse in Ruth 4

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00