Zechariah 2:7

““Bịanụ, unu ndị bi na Zayọn. Gbalaganụ, unu ndị bi nʼala nke ada Babilọn.””

Zechariah 2:7 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 7 of 13 in Zechariah chapter 2 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Zechariah 2 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe m weliri anya m, ahụrụ m otu nwoke ji eriri ihe ọtụtụ nʼaka ya. Ajụrụ m, “Ebee ka ị na-aga?” Ọ sịrị m, “Ana m aga ịtụ , ịchọta ịdị ogologo ya, na ịdị obosara ya.” Mgbe mmụọ ozi na-ekwuru m okwu na-apụ, mmụọ ozi ọzọ bịara izute ya, ọ sịrị ya, “Gbaa ọsọ, gwa nwa okorobịa ahụ, sị, ‘Obodo na-enweghị mgbidi ka ga-abụ, nʼihi ọtụtụ igwe mmadụ na anụmanụ ga-ejupụta nʼime ya. Ma mụ onwe m ga-abụrụ ya mgbidi ọkụ nke ga-agba ya gburugburu.’ a ka anyị kwubiri. ‘Aga m aghọ ebube nʼetiti ya.’ “Bịa, lee anya! Sitenụ nʼala dị nʼugwu gbapụ,” otu a ka anyị kwupụtara, “nʼihi na achụsasịrị m unu nye ikuku anọ nke eluigwe,” otu a ka anyị kwubiri. “Bịanụ, unu ndị bi na ọn. Gbalaganụ, unu ndị bi nʼala nke ada ọn.” Nʼihi na otu a ka anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru, “Mgbe ahụ dị ebube zipụrụ m ịga megide mba ndị ahụ niile kwakọọrọ ihe unu. Nʼihi na onye ọbụla metụrụ unu aka bụ mkpụrụ anya m ka ọ na-emetụ aka. Aghaghị m iweli aka m imegide ha, meekwa ka ndị ohu ha kwakọrọ ihe niile ha nwere. Mgbe ahụ, unu ga-amata na ọ bụ anyị, Onye pụrụ ime ihe niile zitere m. “Tie mkpu ọṅụ, ka obi tọkwaa gị ụtọ, gị ọn. Nʼihi na ana m abịa ibi nʼetiti gị,” otu a ka anyị kwubiri. “Nʼụbọchị ahụ, ọtụtụ mba dị iche iche ga-adịnyere anyị, bụrụkwa ndị nke m. Aga m ebi nʼetiti gị, ị ga-amatakwa na anyị, Onye pụrụ ime ihe niile zitere m ka m bịakwute gị. Onyenwe anyị ga-eketa dịka oke ya nʼime ala ahụ dị nsọ. Ọ ga-ahọrọkwa ọzọ. Derenụ duu nʼihu anyị, unu mmadụ niile, nʼihi na o sitela nʼebe obibi ya dị nsọ kpalie onwe ya.”

Every verse in Zechariah 2

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00