1 Chronicles 12:11
“na Atai bụ nke isii, na Eliel bụ nke asaa,”
1 Chronicles 12:11 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 11 of 40 in 1 Chronicles chapter 12 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
1 Chronicles 12 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ndị a bụ ndị ikom bịakwutere na , mgbe e si nʼihu Sọl nwa chụpụ ya. (Ha so nʼime ndị ọka agha nyeere aka ibu agha. Ngwa agha ha bụ ụta, ha nwere ike iji aka nri maọbụ aka ekpe gbapụ àkụ maọbụ fee ebe; ndị a bụ ndị ikwu Sọl si nʼebo .) Onyeisi ha bụ na , bụ ụmụ onye . Ndị ọzọ bụ, Jeziel na ụmụ , Beraka, onye , Ishmaya onye ọn, dimkpa nʼetiti iri mmadụ atọ ndị ahụ, onye bụ onyendu iri mmadụ atọ ahụ, Jeremaya, Jahaziel, Johanan, Jozabad onye , Eluzai, Jerimot, Bealia, Shemaraya, na onye ; Elkena, Ishaya, Azarel, Joeza na , ndị ; Juela na ụmụ onye . Ndị a bụkwa dike nʼagha sitere nʼebo gbasoo nʼebe e wusiri ike ya dị nʼọzara. Ha bụkwa ndị ọka nʼiji ùbe na ọta alụ agha. Ha dịkwa gara gara dịka ele nʼelu ugwu, ihu ha dịkwa ka ihu ọdụm. Eza, bụ onyeisi ha. Ọbadaya bụ onye na-eso ya, tupu esoro. Onye nke anọ bụ . Ndị ọzọ nʼusoro ha bụ, Jeremaya, na bụ nke isii, na bụ nke asaa, na bụ nke asatọ, na bụ nke itoolu, na onye nke iri, nakwa onye nke iri nʼotu. Ndị a, ndị sitere nʼebo bụ ndịisi agha. Onye na-adịghị ike nʼime ha dị ike dịka narị ndị agha, ma onye dị ike nʼime ha dị ike dịka puku ndị agha. Ọ bụ ha gafere osimiri Jọ nʼudu mmiri, mgbe Jọ tofere akụkụ ya niile, chụsaa ndị niile bi na ndagwurugwu, nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ na ọdịda anyanwụ. Ndị ọzọ sitekwara nʼebo na bịakwute nʼebe ya e wusiri ike. Mgbe ahụ, Devid pụrụ ịga zute ha, sị ha, “Ọ bụrụ na unu bịara nʼudo inyere m aka, ejikeere m ịnabata unu ka unu dịnyere m. Kama ọ bụrụkwanụ na unu bịara ịrara m nye nʼaka ndị iro m, ebe aka m dị ọcha, ka nna nna anyị hụ ihe dị unu nʼobi kpee unu ikpe.” Mgbe ahụ, Mmụọ Nsọ dakwasịrị , onyendu iri ndị ikom atọ ahụ, mee ka ọ gwa okwu sị ya, “Anyị bụ ndị gị, Devid! Anyị so gị nʼazụ, gị nwa ! Udo, udo ga-abụ nke gị, udo ga-abụkwa nke ndị na-enyere gị aka, nʼihi na gị na-enyere gị aka.” Ya mere, Devid nabatara ha mee ha ndịisi agha na-apụnara ndị mmadụ ihe. Ụfọdụ nʼime ndị ebo gbasooro , mgbe ọ gara sonyere ndị nʼịlụso Sọl ọgụ. Ma ya na ndị agha ya enyereghị ndị aka, nʼihi na mgbe ndị gbachara izu, ndị ndu ndị zilagara ya. Ha kwuru sị, “Isi anyị ka anyị ga-atụfu ma ọ bụrụ na ahapụ anyị nʼọgbọ agha gbakwuru nna ya ukwu bụ Sọl.” Mgbe gara , ndị a bụ ndị ikom si nʼebo ndị gbasooro ya: Adna, Jozabad, Jediael, Maikel, Jozabad, Elihu na . Ndị a niile bụ ndịisi agha na-achị puku ndị agha nʼebo . Ha nyeere aka imegide ndị agha nkwata ahụ, nʼihi na ha niile bụ dike nʼagha, bụrụkwa ndịisi agha. Site nʼụbọchị ruo nʼụbọchị, ọtụtụ ndị ikom na-agbafeta soro , tutu ruo mgbe ha ghọrọ igwe ndị agha, ndị agha nke . Ndị a bụ ndị jikeere ibu agha, ndị chịkwa ngwa agha bịakwute na ọn, nʼihi na ha chọrọ ka ọ bịa bụrụ eze ha nʼọnọdụ Sọl, dịka anyị kwuru. Ndị sitere nʼebo , ndị bu ọta na ùbe ha dị puku isii na narị asatọ. (6,800) Ndị ọn a maara aha ha nʼibu agha dị puku asaa na otu narị. (7,100) Ndị ị dị puku anọ na narị isii. (4,600), tinye , onyendu nʼezinaụlọ Erọn na puku ndị ikom atọ na narị asaa (3,700), na ọk, nwokorobịa bụ dike na dimkpa nʼagha, onyendu ndịisi agha iri abụọ na abụọ (22) ndị si nʼezinaụlọ ya. Ụmụ , ndị ikwu Sọl, dị puku atọ (3,000), nʼihi na nʼoge a, ọtụtụ ha nọnyeere Sọl. Ụmụ dị iri puku abụọ na narị asatọ (20,800), ndị dị ike nʼagha, ndị a makwaara aha ha nʼikwu ha. Site nʼọkara ebo , ndị ọnụọgụgụ ha dị puku iri na asatọ (18,000) ka a họpụtara ịga inyere aka ịbụ eze. Ụmụ ; narị ndịisi abụọ (200), na ndị ha na-edu. Ndịisi a bụ ndị nwere nghọta oge ha nọ nʼime ya marakwa ihe kwesiri ime nʼoge ahụ. Ụmụ ụlọn dị iri puku ise. (50,000) Ha enweghị obi abụọ ọbụla iso . A zụkwara ha nʼiji ụdị ngwa agha ọbụla na-ebu agha. Ọnụọgụgụ ndị ndu ụmụ ị dị otu puku (1,000), tinyere ndị agha dị puku iri atọ na asaa (37,000), ndị ji ùbe na ọta. Ụmụ dị iri puku abụọ na asatọ, na narị isii. (28,600) Ha bụkwa ndị agha jikeere ibu agha. Ụmụ dị iri puku anọ (40,000). Ha bụ ndị ibu agha doro nnọọ anya. Sitekwa nʼọwụwa anyanwụ Jọ, site nʼebo na , na ọkara ebo bi, ndị agha ọnụọgụgụ ha dị narị puku na iri abụọ (120,000), ndị ji ụdị ngwa agha ọbụla pụtara soro . Ha bukwa ngwa agha ha pụta. Ndị a niile bụ ndị agha na-eje ozi nʼusoro ndị ji obi ha pụta. Ha nwekwara mkpebi mgbe ha si ebe ọbụla ha si pụta ịbịa ọn ime eze. Ndị niile jikwa otu obi pụta ime eze . Mgbe ha pụkwutere , ha so ya rie, ṅụọ, abalị atọ. Ọ bụkwa ihe ndị ezinaụlọ ha kwadoro ha ji bịa ka ha riri. Ndị , na ụlọn, na ị si ebe dị anya bute nri. Ịnyịnya ibu, na ịnyịnya kamel, na ịnyịnya muul na ehi ka ha ji bute nri ndị a. Ọ bụkwa nri dị iche iche ka ha butere, dịka ụtụ ọka, na achịcha e ji mkpụrụ fiig mee, na achịcha ndị ọzọ dị iche, na mmanya, na mmanụ, na igwe ehi, na igwe atụrụ. Ha si otu a bute nri ndị a nʼihi na oke ọṅụ jupụtara nʼala niile.
Every verse in 1 Chronicles 12
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.