1 Chronicles 14:6

“Noga, Nefeg, Jafia,”

1 Chronicles 14:6 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 6 of 17 in 1 Chronicles chapter 14 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 Chronicles 14 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

bụ eze Taịa zitere ndị ozi, na ndị ọkwa ǹka osisi na ndị na-edo nkume, ka ha nyere aka iwu ụlọeze ya. O nyekwara ya osisi sida o ji ewu ụlọ ahụ. Devid ghọtara na anyị emeela ka o guzosie ike dịka eze ndị , na ebuliela alaeze ya elu nke ukwuu nʼihi ndị ya . Devid lụrụ ndị inyom ọzọ mgbe o jere biri na . Nke a mere ka ọ mụọ ọtụtụ ụmụ nwoke na ụmụ nwanyị. Ndị a bụkwa aha ụmụ a mụụrụ ya nʼebe ahụ: Shamua, Shobab, Netan, Solomọn, Ibha, Elishua, Elpelet, Noga, Nefeg, Jafia, Elishama, Beeliada na . Mgbe ndị nụrụ na eteela mmanụ ị bụ eze ndị niile, ha pụrụ nʼigwe ha ịchọ ya. Ma nụrụ maka ya, jikere pụọ izute ha. Ma ndị bịara, bukọrọ ihe niile dị na . Devid jụrụ ase sị, “Ọ bụ m gaa buso ndị agha? Ị ga-enyefe ha nʼaka m?” anyị zara sị ya, “Gaa, aga m enyefe ha nʼaka gị.” Ya mere, Devid na ndị ikom ya gara -, meriekwa ha nʼebe ahụ. O kwuru sị, “Chineke enupula megide ndị iro m site nʼaka m, dịka idee mmiri si enupu.” Nʼihi ya, a kpọrọ ebe ahụ . Ndị hapụrụ chi niile ha nʼebe ahụ, Devid nyere iwu ka e suo ha niile ọkụ. Ndị bukwara agha bịa na ndagwurugwu ahụ ọzọ. Nʼihi nke a, Devid jụrụ ase ọzọ. Chineke sịrị ya, “Esitekwala nʼihu buso ha agha, kama gbaa ha gburugburu, buso ha agha na ncherita ihu osisi balsam ndị ahụ. Ngwangwa ị nụrụ ụda ikiri ụkwụ nʼelu osisi balsam ndị ahụ, mgbe ahụ ka unu ga-apụ ibu agha, nʼihi na nke a pụtara na eburula unu ụzọ pụọ, itigbu ndị agha .” Devid mere dịka nyere ya nʼiwu. Ha tigburu ndị agha site na ọn ruo . Ya mere, aha bidoro na-ewu ewu; Onyenwe anyị tinyekwara ụjọ ya nʼobi mba niile.

Every verse in 1 Chronicles 14

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00