1 Chronicles 15:22
“Onyeisi ndị na-abụ abụ a họpụtara bụ Kenaniya, onye bụkwa onyeisi ndị Livayị. A họpụtara ya nʼihi na ọ bụ onye nwere nghọta banyere abụ.”
1 Chronicles 15:22 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 22 of 29 in 1 Chronicles chapter 15 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
1 Chronicles 15 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe wuchara ụlọ obibi ya nʼobodo , o doziri ebe a ga-adọsa igbe ọgbụgba ndụ . Ọ mara ụlọ ikwu maka ya. Devid kwuru sị, “O nweghị onye ọbụla ga-ebu igbe karịakwa ndị ị, nʼihi na anyị họpụtara ha ibu igbe anyị na ije ozi nʼihu anyị ruo mgbe ebighị ebi.” Ya mere, Devid kpọkọtara ndị niile, na ibubata igbe anyị nʼebe ahụ ọ kwadoro na a ga-adọsa ya. Ọ kpọkọtara ụmụ Erọn na ndị ị: Ndị na ụmụnna ha dị otu narị na iri abụọ. (120) bụ onyeisi ha. Ụmụ na ụmụnna ha dị narị abụọ na iri abụọ. (220) bụ onyeisi ha. Ụmụ ọm na ụmụnna ha dị otu narị na iri atọ. (130) bụ onyeisi ha. Ụmụ na ụmụnna ha dị narị abụọ (200). Shemaya bụ onyeisi ha. Ụmụ ọn na ụmụnna ha dị iri asatọ. (80) bụ onyeisi ha. Ụmụ na ụmụnna ha dị otu narị na iri na abụọ. (112) bụ onyeisi ha. Devid kpọrọ ọk na Abịata, ndị nchụaja na , Asaya, Juel, Shemaya, Eliel, na ndị ị sị ha, “Unu bụ ndịisi ezinaụlọ dị iche iche, nʼebo ị. Doonụ onwe unu nsọ unu na ụmụnna unu ibulata igbe ọgbụgba ndụ anyị, Chineke nʼebe a m doziri nʼihi ya. Na mbụ, Onyenwe anyị tara anyị ahụhụ nʼihi na anyị esoghị omenaala ime ka unu bụ ndị ị buru ya. Anyị ajụtaghị ya ase otu a ga-esi bulata ya nʼụzọ o kwesiri.” Ya mere, ndị nchụaja na ndị ị mezuru omenaala ido onwe ha nsọ maka ibulata igbe ọgbụgba ndụ anyị, Chineke ahụ. Ndị ị jiri osisi ogologo buru igbe ahụ nʼisi ubu aka ha dịka nyere nʼiwu nʼusoro dịka okwu anyị si dị. Devid nyekwara ndị ndu ị iwu sị ka ha họpụta site nʼetiti ụmụnna ha ndị abụ na ndị egwu, ndị ga-abụ abụ ọṅụ, nke ya na ngwa egwu ndị a ga-eso: ụbọ akwara, une na ogene. Ndị ị họpụtara nwa ; ma site nʼetiti ụmụnna ha họpụtara , nwa . Sitekwa nʼetiti ụmụnna ha ndị ha họpụtara nwa , tinyere ndị a, ha họpụtara ụmụnna ha ndị a, ndị na-esote ha nʼọkwa: Zekaraya, Jaaziel, Shemiramot, Jehiel, Unni, Eliab, Benaya, Maaseia, Matitaia, Elifelehu, Mikneya, -Edọm na bụ ndị na-eche ọnụ ụzọ. Heman, Asaf na ka a họpụtara maka ịkụ ogene bronz. Zekaraya na , Shemiramot, Jehiel, Unni, Eliab, Maaseia na bụ ndị na-akpọ ụbọ akwara dịka usoro abụ alamot, si dị Matitaia, Elifelehu, Mikneya, -Edọm, Jeiel na bụkwa ndị na-akpọ une dịka usoro abụ si dị. Onyeisi ndị na-abụ abụ a họpụtara bụ , onye bụkwa onyeisi ndị ị. A họpụtara ya nʼihi na ọ bụ onye nwere nghọta banyere abụ. Berekaya na bụ ndị na-eche ọnụ ụzọ ebe igbe ahụ dị. Shebanaya, Joshafat, Netanel, Amasai, Zekaraya, Benaya na , ndị bụ ndị nchụaja bụ ndị na-afụ opi nʼihu igbe ọgbụgba ndụ . -Edọm na ga-esokwa ndị ga-eche ọnụ ụzọ ebe igbe ahụ dị nche. Devid na ndị okenye , na ndịisi agha na-achị puku ndị agha, ji oke ọṅụ gaa nʼụlọ -Edọm nʼihi ibugote igbe ọgbụgba ndụ anyị ahụ. Nʼihi na nyeere ndị ị na-ebu igbe ọgbụgba ndụ anyị aka, ọ bụ oke ehi asaa na ebule asaa ka a chụrụ nʼaja. Ọ bụ ezi akwa ọcha ka e ji kee ekike, dịka ndị ị niile bụ ndị bu igbe ọgbụgba ndụ ahụ, na ndị ọbụ abụ, na , bụ onyeisi otu ndị na-abụ abụ yi akwa ọcha nʼahụ ha. Devid yikwa uwe efọọd e ji akwa ọcha dụọ. Ya mere, ndị niile ji iti mkpu, na-ịfụ opi mpi ebule na-ịfụ opi ike, ịkpọ ụbọ akwara, ịkụ ogene na une, bulata igbe ọgbụgba ndụ anyị. Mgbe ha bu igbe ọgbụgba ndụ anyị na-abata nʼobodo , Mikal nwa Sọl, lepụrụ anya site na oghereikuku ụlọ. Mgbe ọ hụrụ eze ka ọ na-ayọrị egwu na-aṅụrị ọṅụ, o ledara ya anya nʼime obi ya.
Every verse in 1 Chronicles 15
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.