1 Chronicles 2:48
“Maaka, iko nwanyị ọzọ Kaleb nwere mụtaara ya ndị a: Sheba na Tiahana,”
1 Chronicles 2:48 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 48 of 55 in 1 Chronicles chapter 2 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
1 Chronicles 2 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Izrel mụrụ ụmụ ndị ikom ndị a: Ruben, Simiọn, Livayị, Juda, Isaka, na ụlọn, , Josef, , Naftalị, na . Juda mụtara ụmụ ndị ikom atọ site na nwunye ya -shua, onye . Aha ha bụ Ịa, Onan na . Ma Ịa ọkpara bụ nnọọ mmadụ ọjọọ nʼihu anyị, nʼihi ya, Onyenwe anyị gburu ya. Juda mụtakwara ụmụ nwoke abụọ ọzọ, Perez na , site na nwunye nwa ya nwoke. Ụmụ ndị nwoke niile dị ise. Ụmụ ndị ikom bụ, Hezrọn na . Zera mụrụ: Zimri, na , na , na , na . Ha dị ndị ikom ise nʼọnụọgụgụ. Ekan nwa , bụ onye ahụ tinyere ndị na nsogbu, site nʼihe o mere nke gbasara ihe e doro nsọ. Etan mụrụ . Hezrọn mụtara , na . mụrụ , Aminadab amụọ ọn onyendu a maara ama na . Nashọn mụrụ , Salma amụọ . amụta , amụọ . Nwa nwoke mbụ mụrụ bụ ; nke abụọ bụ , nke atọ bụ . Nke anọ bụ , nke ise bụ , nke isii , nke asaa . Ọ mụkwara ụmụ nwanyị abụọ site nʼaka nwunye ya, ndị aha ha bụ na . Zeruaya mụrụ , na , na . Abigel, nwunye onye mụrụ . Kaleb nwa ọn lụrụ ụmụ nwanyị abụọ, Azuba na ọt. Ọ mụrụ ụmụ ndị ikom ndị a , Shobab na Adọn. Mgbe nwụrụ, Kaleb lụrụ nwunye ọzọ. Aha ya bụ , onye mụtaara ya . Hua mụrụ , Uri mụtara . Mgbe ọn gbara iri afọ isii, ọ lụrụ ada onye mụtaara ya . Makia bụ nna . Segub mụrụ Jaịa, onye chịrị iri obodo abụọ na atọ na . Ma na dọtara obodo Jaịa nʼagha, dọtakwa nʼagha, ya na iri obodo nta isii ndị ọzọ gbara ya gburugburu. Ndị a niile bụ ụmụ nna . Mgbe ọn nwụrụ nʼobodo , Abija nwunye ọn mụtaara ya , onye bụ nna . Jerameel ọkpara ọn mụtara , onye bụ ọkpara ya, mụọkwa , na , na , na . Nwunye nke abụọ, aha ya bụ , mụtara . ọkpara mụtara ụmụ ndị ikom ndị a: Maaz, na , na . Ụmụ mụrụ bụ , na . Shamai mụkwara , na . Abishua na nwunye ya mụrụ , na . Ụmụ mụrụ bụ , na . Seled nwụrụ na-amụtaghị nwa ọbụla. Ma mụtara . Ishi mụrụ , Sheshan amụtakwa . Jada nwanne mụtara ụmụ ndị ikom abụọ, Jeta na . Jeta amụtaghị nwa ọbụla, ma mụtara ụmụ ndị ikom abụọ: Pelet na . Ndị a bụ ụmụ . Sheshan mụtara ọtụtụ ụmụ nwanyị, ma o nweghị nwa nwoke. O nwere otu ohu bụ onye , aha ya bụ . O weere ada ya nwanyị nye odibo ya bụ , ka ọ bụrụ nwunye ya. Ọ mụtara ya otu nwa nwoke aha ya bụ . Atai mụrụ , Netan mụrụ , Zabad amụọ . Nwa bụ , ma mụrụ . amụọ . Azaraya bụ nna , Helez mụrụ . Eleasa mụrụ , Sismai amụọ . Shalum bụ nna , ebe mụrụ . Ụmụ ndị ikom nwanne bụ onye bụ ọkpara ya, nna , onye mụrụ nna ọn. Hebrọn mụrụ ndị a: Kora, Tapụọa, Rekem na . Shema mụrụ , onye bụ nna . Rekem mụrụ . Ọkpara bụ , onye mụrụ . Efaa, iko nwanyị , mụtaara ya , Moza na . mụtakwara nwa ọ kpọrọ aha ya . Jadia mụtara ndị ikom ndị a: Regem, Jotam, Gesham, Pelet, Efaa na . Maaka, iko nwanyị ọzọ nwere mụtaara ya ndị a: na , ọ mụtakwara , onye bụ nna , Sheva nna , tinyere . Aha nwa nwanyị mụtara bụ . Ndị a bụ ụmụ . Ụmụ , ọkpara mụrụ bụ, Shobal, nna , Salma nna , na , nna -. Ụmụ nna mụrụ bụ , onye mụrụ ọkara ndị ikwu . Ya mụtakwara ndị ikwu , ndị , ndị , ndị na ndị . Nʼime ndị a ka ndị na ndị si pụta. Salma mụtara ikwu ndị a: Betlehem, ndị , ndị , ụfọdụ ndị na ndị . Ụfọdụ ha bụ ikwu ndị ode akwụkwọ, ndị bi nʼobodo : ndị , na ndị , na ndị . Ndị a niile bụ ndị , ndị sitere nʼagbụrụ , nna ndị ikwu .
Every verse in 1 Chronicles 2
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.