1 Chronicles 8:20
“Elienai, Ziletai, Eliel,”
1 Chronicles 8:20 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 20 of 40 in 1 Chronicles chapter 8 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
1 Chronicles 8 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
mụtara ụmụ ndị ikom ise. Aha ha nʼusoro dịka e si mụọ ha bụ: Bela nke mbụ, nke abụọ , nke atọ , nke anọ , na nke ise . Ndị ikom mụrụ bụ , Gera, Abihud, Abishua, Neeman, Ahoa, Gera, Shefufan na . Ụmụ ndị bụ ndịisi ezinaụlọ na , ndị bụkwa ndị e si na chụpụ mee ka ha gaa biri na bụ ndị a: Neeman, Ahija na , onye chụpụrụ ha na onye bụkwa nna Ụza na . A mụtara ụmụ ndị ikom na mgbe ọ gbachara ndị nwunye ya abụọ bụ na alụkwaghị m. Nwunye ya mụtara , Zibịa, Mesha, Malkam, Jeuz, Sakia na . Ndị a bụ ụmụ ya ndị ikom, ndị bụkwa ndịisi ezi. Tupu ọ chụpụ nwunye ya , ọ mụtaara ya ịtub, na . Elpaal mụrụ ndị a: Eba, Misham, Shemed (onye wuru obodo na , na obodo nta gbara ha gburugburu). Ụmụ ya ndị ọzọ bụ , na , ndị bụ ndịisi ezinaụlọ ndị bi nʼ. Ọ bụ ha chụpụrụ ndị site nʼobodo ahụ. Beriya mụrụ , Shashak, Jeremot, Zebadaya, Arad, Eda, Maikel, Ishpa na , ndị a bụ ụmụ ndị ikom . Zebadaya, Meshulam, Hizki, Heba, Ishmerai, Izlaya na bụ ụmụ . Jakim, Zikri, Zabdi, Elienai, Ziletai, Eliel, Adaya, Beraya na bụ ụmụ . Ishpan, Eba, Eliel, Abdon, Zikri, Hanan, Hananaya, , Antotija, Ifdeya na bụ ụmụ ndị ikom . Jeroham mụrụ , Sheharaya, Atalaya, Jaareshaya, Ịlaịja na bụ ụmụ ndị ikom . Ndị a niile bụ ndịisi ezi, ndị ndu, ndị bi na , ndị e depụtara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ. Jeiel nna ọn biri na ọn. Aha nwunye ya bụ . Ọ mụrụ , ọkpara ya, Zua, Kish, Baal, Nea, , Gedoa, Ahio na na , onye bụ nna . Ha onwe ha bikwa ndị ụmụnna ha nso na . Nea mụrụ , nna Sọl. Ma Sọl mụrụ , Malkishua, Abinadab na -. Jonatan mụrụ nwa nwoke a na-akpọ -, nna Maịka. Ụmụ Maịka mụrụ bụ, Piton, Melek, Tarea na . Ehaz amụọ nna , Azmavet na . Zimri mụrụ . Moza mụrụ , nna , nna , nna . Azel mụrụ ụmụ ndị ikom isii ndị a: Azrikam, Bokeru, Ishmel, Shearaya, Ọbadaya na . Ndị a bụ ụmụ ndị ikom . Eshek nwanne nwoke mụrụ ndị ikom atọ: Ụlam, ọkpara ya na , na . Ụmụ Ụlam bụ dike na dimkpa ndị a zụrụ ịgba ụta. Ọnụọgụgụ ụmụ ha na ụmụ ụmụ ha dị otu narị na iri mmadụ ise, 150. Ha niile sikwa nʼebo .
Every verse in 1 Chronicles 8
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.