1 Corinthians 1:8

“Ọ ga-eme ka unu dị ike ruo na mgbe ikpeazụ, meekwa ka unu bụrụ ndị na-enweghị ịta ụta nʼụbọchị Onyenwe anyị Jisọs Kraịst.”

1 Corinthians 1:8 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 8 of 31 in 1 Corinthians chapter 1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 Corinthians 1 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Pọl, onye a kpọrọ ịbụ onyeozi ọs ịst site nʼọchịchọ , na nwanna anyị nwoke , Ọ bụ unu nzukọ dị na Kọrint ka a na-edere akwụkwọ a, ndị e doro nsọ nʼime ịst ọs, na ndị a kpọrọ ibi ndụ dị nsọ, tinyere ndị ahụ niile na-akpọku aha anyị ọs ịst, onye bụ ha na anyị: Ka amara na udo nke sitere na anyị, na anyị ọs ịst dịrị unu. Ana m ekele ekele nʼihi onyinye amara niile o nyere unu site na ịst ọs. Nʼihi na e emeela ka unu baa ụba nʼụzọ niile, nʼime ya, ma nʼokwu unu ma na nghọta unu. O meekwala ka unu nwee nghọta zuru ezu banyere eziokwu niile. Ọ na-emekwa ka unu nwee ike na-ekwupụta okwu banyere oziọma ya. Nʼihi na ịgba akaebe banyere ịst pụtara ihe, guzosiekwa ike na ndụ unu. Otu ihe si dị, ọ dịghị onyinye mmụọ fọdụrụ unu nke unu na-enweghị, ka unu nọrọ na-eche mgbe ga-egosipụta anyị ọs ịst. Ọ ga-eme ka unu dị ike ruo na mgbe ikpeazụ, meekwa ka unu bụrụ ndị na-enweghị ịta ụta nʼụbọchị anyị ọs ịst. Chineke, onye kpọbatara unu ka unu na Ọkpara ya bụ anyị ọs ịst, na-enwe mmekọrịta kwesiri ntụkwasị obi. Ụmụnna m, eji m aha anyị ọs ịst na-arịọ unu, ka unu niile na-ekwekọrịta nʼihe ọbụla unu kwuru, ka nkewa ọbụla gharakwa ịbata nʼetiti unu. Ana m arịọkwa unu ka unu dị nʼotu, nʼechiche obi unu na nʼizu unu. Nʼihi na ụmụnna m, esi m nʼọnụ ndị si nʼezinaụlọ bịara nʼebe a nụta na esemokwu dị nʼetiti unu. Anụrụ m na ịkpa iche iche abatala nʼetiti unu. Na ụfọdụ nʼime unu na-asị, “Abụ m onye na-eso Pọl”; ndị ọzọ na-asịkwa, “Abụ m onye na-eso Apọlọs”; ndị ọzọkwa na-asị, “Ana m eso ”; ma ndị ọzọ na-asịkwa, “Ọ bụ ịst ka m na-eso.” Kraịst, ọ dị abụọ? Ọ bụ Pọl ka a kpọgidere nʼobe nʼihi unu? Ọ dị onye e mere baptizim nʼaha Pọl? Ana m ekele ekele na ọ dịghị onye ọbụla nʼime unu m mere baptizim, ewezugakwa ọs na ọs. Ya mere, ọ dịghị onye nʼime unu ga-asị na e mere ya baptizim nʼaha m. (Ahaa! Emekwara m na ezinaụlọ ya baptizim. Ewezuga ndị a, amaghị m ma m ga-echetakwa onye ọzọ m mere baptizim nʼonwe m.) Nʼihi na ịst ezighị m ime ndị mmadụ baptizim. O zitere m iji okwu dị mfe kwusaa oziọma ya. Ọ bụghị iji okwu oke mmụta na amamihe nke mmadụ ka ike nke obe ịst ghara ịbụ ihe efu. Nʼihi na okwu maka obe bụ ihe nzuzu nye ndị na-efu efu, ma nye anyị ndị a na-azọpụta, ọ bụrụ anyị ike nke . E dere ya, “Aga m emebi amamihe ndị maara ihe. Aga m emekwa ka oke nghọta nke ndị maara ihe bụrụ ihe efu.” Olee ebe ndị oke amamihe nọ? Olee ebe ndị ode akwụkwọ nọ? Olee ebe ndị oke ịrụ ụka nke oge a nọ? Chineke o mebeghị ka amamihe nke ụwa a bụrụ ihe efu? Ma ebe ọ bụ site nʼamamihe nke , ụwa enweghị ike ịmata site na amamihe nke ya, ọ dị ezi mma isite nʼoziọma nke a na-ekwusa nke ndị mmadụ na-akpọ ihe nzuzu zọpụta ndị kweere. Ndị chọrọ ịhụ ihe ịrịbama, ndị na-achọkwa amamihe. Ma anyị onwe anyị na-ekwusa ịst, onye a kpọgburu nʼobe, onye bụ ihe mgbochi nʼebe ndị nọ, ma na ntị ndị mba ọzọ, ọ dị ka okwu nzuzu. Ma nye ndị niile a kpọrọ, ma ndị ma ndị , Kraịst bụ ike nke bụrụkwa amamihe nke . Nʼihi na nzuzu dị mma karịa amamihe niile nke mmadụ, adịghị ike dịkwa ukwuu karịa ike niile nke mmadụ. Ụmụnna m, chetakwanụ ihe unu bụ mgbe a kpọrọ unu. Chetanụ na ọ bụ ole na ole nʼime unu bụ ndị maara ihe nʼusoro ogugo mmadụ, ndị dị ike, na ndị a maara aha ha nʼobodo. Ma lee na ọ bụ ihe ahụ ụwa gụrụ dịka ihe nzuzu, ka họrọ iji mee ka ihere mee ndị amamihe. Ọ bụkwa ihe ha gụrụ dịka ihe na-adịghị ike ka họọrọ iji mee ka ihere mee ndị dị ike. Nʼihi na họọrọ ihe dịkarịrị ala nke ụwa, na ihe a jụrụ ajụ, jiri ha mee ka ihe ụwa chere na ọ baghị uru, bụrụ ihe bara uru. Ka mmadụ ọbụla ghara ịnya isi nʼebe nọ. Ma ọ bụ nʼihi ya ka unu ji nọrọ nʼime ịst ọs, onye ghọrọ isi amamihe nye anyị site na , nke bụ ezi omume anyị na nke ido anyị nsọ, na onye mgbapụta anyị. Ya mere, dịka e dere ya nʼakwụkwọ nsọ, “Onye ọbụla na-anya isi, ya nyaa nʼime anyị.”

Every verse in 1 Corinthians 1

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00