1 John 5:13

“Ana m edere unu ihe ndị a unu ndị kweere nʼaha Ọkpara Chineke, ime ka unu mata na unu nwere ndụ ebighị ebi.”

1 John 5:13 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 13 of 21 in 1 John chapter 5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 John 5 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Onye ọbụla kweere na ọs bụ ịst bụ onye amụrụ site na . Onye ọbụla nke hụkwara nʼanya na-ahụkwa Ọkpara ya nʼanya. Ọ bụ otu a ka anyị si amata na anyị hụrụ ụmụ nʼanya, mgbe anyị na-ahụ nʼanya, na-erubekwa isi nʼiwu ya niile. Nke a bụ ịhụnanya , na anyị ga-edebe iwu ya. Iwu ya adịghịkwa arọ. Nʼihi na onye ọbụla amụrụ site na na-emeri ụwa. Nke a bụkwa mmeri ahụ na-emeri ụwa, ọ bụladị okwukwe anyị. Onye pụrụ imeri ụwa, ma ọ bụghị naanị onye ahụ kweere na ọs bụ Ọkpara ? Ọ bụ onye ahụ bịara site na mmiri na ọbara, ya bụ ọs ịst. O siteghị naanị na mmiri bịa, kama o sitere na mmiri na ọbara. Ọ bụkwa Mmụọ Nsọ na-agba ama maka ya, nʼihi na Mmụọ Nsọ bụ eziokwu. Nʼihi na ha dị atọ gbara akaebe: Mmụọ Nsọ, na mmiri na ọbara, ha atọ kwekọrịtara. Ọ bụrụ na anyị nabata akaebe nke mmadụ gbara, akaebe nke gbara dị ukwuu karịa, nʼihi na ọ bụ akaebe gbara banyere Ọkpara ya. Onye ọbụla kweere nʼỌkpara nwere ọgbụgba ama a nʼobi ya. Ma onye ọbụla na-ekwereghị na emeela ya ka ọ bụrụ onye ụgha, nʼihi na o kwereghị nʼama ahụ gbara banyere Ọkpara ya. Ama ahụ bụkwa nke a, na enyela anyị ndụ ebighị ebi, ndụ a dịkwa nʼime Ọkpara ya. Onye ọbụla nwere Ọkpara ahụ nwere ndụ ma onye ọbụla na-enweghị Ọkpara enweghị ndụ. Ana m edere unu ihe ndị a unu ndị kweere nʼaha Ọkpara , ime ka unu mata na unu nwere ndụ ebighị ebi. Nkwuwa okwu anyị nwere na ya bụ, na ọ bụrụ na anyị arịọ ihe ọbụla dịka ọchịchọ obi ya siri dị, ọ na-anụ olu anyị. Ọ bụrụkwanụ na anyị matara na ọ na-anụ olu anyị mgbe ọbụla anyị rịọrọ ya ihe, anyị na-amatakwa na anyị anatala ihe ọbụla anyị rịọrọ ya. Ọ bụrụ na onye ọbụla ahụ ka nwanna ya na-eme mmehie nke na-adịghị eduba nʼọnwụ, ya kpee ekpere, Chineke ga-enyekwa onye ahụ ndụ. Nke a bụ maka ndị ahụ mmehie ha na-abụghị nke na-eduba nʼọnwụ. E nwere mmehie na-eduba nʼọnwụ. Asịghị m unu kpee ekpere maka nke ahụ. Ajọ omume niile bụ mmehie, ma ọ dị mmehie nke na-adịghị eduba nʼọnwụ. Anyị matara na onye ọbụla amụrụ site na anaghị aga nʼihu na-eme mmehie, kama onye ahụ nke amụrụ site na na-echekwa ha, ajọ onye ahụ adịghị emetụkwa ha aka. Anyị maara na anyị bụ ụmụ , ụwa niile nọkwa nʼokpuru ike ajọ onye ahụ. Anyị matakwara na Ọkpara abịala, nyekwa anyị nghọta ka anyị mara ya, onye bụ eziokwu. Anyị nọ nʼime onye ahụ bụ eziokwu, ọ bụladị nʼime Ọkpara ya, bụ ọs ịst. Ya onwe ya bụ ezi bụrụkwa ndụ ebighị ebi. Ụmụ m, wezuganụ onwe unu site nʼarụsị niile.

Every verse in 1 John 5

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00