1 Kings 1:50
“Ma Adonaịja tụrụ egwu nke ukwuu ihe Solomọn ga-eme ya, nʼihi ya, ọ gara jide mpi dị nʼebe ịchụ aja aka.”
1 Kings 1:50 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 50 of 53 in 1 Kings chapter 1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
1 Kings 1 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe eze ghọrọ agadi, nʼagbanyeghị na-eji ọtụtụ uwe kpuchie ya, ahụ ya ekpoghị ọkụ. Ya mere, ndị na-ejere ya ozi sịrị ya, “Ka anyị chọtara eze otu nwaagbọghọ na-amaghị nwoke, onye ga-akwụ nʼihu eze ma bụrụkwa onye ga-elekọta ya. O nwere ike idina nʼakụkụ onyenwe anyị bụ eze ime ka ahụ kpoo ya ọkụ.” Ha gagharịrị nʼala niile chọọ nwaagbọghọ mara mma, chọta otu nwaagbọghọ onye , aha ya bụ , kpọtaara ya eze. Nwaagbọghọ a mara mma nke ukwuu; ọ lekọtakwara eze, jekwaara ya ozi ma ya na eze enweghị mmekọ ọbụla. Nʼoge a, Adonaịja onye nne ya bụ , wepụtara onwe ya, kwuo sị, “Aga m abụ eze.” Nʼihi nke a, ọ kwadooro onwe ya ụgbọ agha na ọtụtụ ịnyịnya, kpọtakwa iri ndị ikom ise, ndị ga-agba ọsọ nʼihu ya. Na ndụ ịja niile, o nweghị oge nna ya baara ya mba site nʼịjụ ya, “Gịnị mere i ji akpa agwa dị otu a?” Ọ bụ nwokorobịa mara mma nke ukwuu; ọ bụ ya na-esotekwa nwanne ya ọm. Adonaịja na , nwa tinyere Abịata onye nchụaja, kparịtara ụka. Ha kwenyere inyere ya aka ka ọ ghọọ eze. Ma ọk onye nchụaja, Benaya nwa , Netan onye amụma, Shimei, Rei na ndị agha niile na-eche nche esonyeghị ịja. Adonaịja chịịrị atụrụ, ehi na ụmụ ehi gbara abụba, gaa nʼakụkụ En- chụọ aja na . Ọ kpọrọ ụmụnne ya niile bụ ụmụ ndị ikom eze na ndịisi niile, ndị na-ejere eze ozi oku, ma ọ kpọghị onye amụma, maọbụ , maọbụ ndị agha niile na-eche nche. Ọ kpọkwaghị ọn nwanne ya. Mgbe ahụ, Netan onye amụma jụrụ nne ọn ajụjụ sị, “Ị nụghị na ịja nwa aghọọla eze ugbu a, ma onyenwe anyị bụ amaghị ihe ọbụla banyere ya? Ma ugbu a, ka m dụọ gị ọdụ otu ị ga-esi zọpụta ndụ gị na ndụ nwa gị ọn. Bakwuru eze sị ya, ‘Onyenwe m bụ eze, ọ bụ na i kweghị m bụ ohu gị nkwa sị: “Nʼezie, Solomọn nwa gị ga-abụ eze nʼọnọdụ m, ọ ga-anọdụ nʼocheeze m”? Ma gịnị mere ịja ji bụrụ eze?’ Mgbe ị ka nọ na-akpanyere eze ụka, mụ onwe m ga-abịakwute gị gbaa okwu niile ị na-ekwu ume.” Batsheba bakwuuru eze nʼime ụlọ. Eze emeela nnọọ agadi nke ukwuu. Abishag onye nọkwa na-elekọta ya. Batsheba gburu ikpere nʼala, kpọọ isiala nye eze. Mgbe ahụ, eze jụrụ ya sị, “Gịnị ka ị na-achọ?” Batsheba zara sị ya, “Onyenwe m, i jiri anyị gị ṅụọrọ m iyi, kwee m nkwa sị na nwa m ọn ga-abụ eze, nọdụkwa nʼocheeze gị. Ma ugbu a, Adonaịja aghọọla eze, ma gị onyenwe m bụ eze amaghị ihe banyere nke a. O jirila ọtụtụ igwe ehi na ụmụ ehi gbara abụba, na atụrụ chụọ aja. Ọ kpọkwara ụmụ ndị ikom eze niile na Abịata onye nchụaja, na onyeisi agha. Ma ọ kpọghị ọn bụ ohu gị. Ma ugbu a, onyenwe m eze, ndị niile na-ele gị anya isi nʼọnụ gị nụta onye ga-anọchi anya gị, ịnọkwasị nʼocheeze eze gị. Ma ọ bụghị otu a, ngwangwa onyenwe m bụ eze ga-esoro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ, mụ onwe m na nwa m ọn ka a ga-emeso mmeso dịka ndị mmebi iwu.” Mgbe nọ na-akpanyere eze ụka, Netan onye amụma batara. A gwara eze okwu sị, “Netan onye amụma nọ nʼebe a.” Ya mere, ọ gara nʼihu eze kpọọ isiala nye ya. Netan sịrị, “Onyenwe m, bụ eze, ọ bụ gị onwe gị sịrị ịja ga-abụ eze mgbe ị nwụrụ, na ọ ga-anọkwasịkwa nʼocheeze gị? Taa, ọ gaala jiri ọtụtụ igwe ehi, na ụmụ ehi gbara abụba, na ụmụ atụrụ chụọ aja. Ọ kpọọkwala ụmụ ndị ikom eze niile. Ọ kpọkwara ndịisi agha, na Abịata onye nchụaja. Ha na ya na-eri ihe oriri, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ, na-eti mkpu na-asị, ‘Eze ịja ga-adị ruo mgbe ebighị ebi.’ Ma ha akpọghị mụ bụ ohu gị na ọk, onye nchụaja, na nwa , na ohu gị bụ ọn. Ọ bụ site nʼaka onyenwe m bụ eze ka ihe nke a siri mee, ma i meghị ka ndị ohu ya mata onye ga-anọdụ nʼocheeze onyenwe m eze, mgbe ọ nọghịkwa ya?” Mgbe ahụ, Devid kwuru okwu sị, “Kpọọrọnụ m .” batara, guzo nʼihu eze. Mgbe ahụ, eze ṅụrụ iyi sị ya, “Dịka anyị na-adị ndụ, Onye ahụ napụtara m site na nsogbu m niile, otu ahụ m siri ṅụrụ gị iyi nʼaha anyị, Chineke , sị, na ọn nwa gị ga-abụ eze nʼọnọdụ m, ọ bụ ya ga-anọchi anya m, nọdụkwa nʼocheeze m. Otu ahụ ka m ga-eme nʼụbọchị taa.” Mgbe ahụ, Batsheba kpọrọ isiala, gbukwaa ikpere nʼihu eze sị ya, “Ka onyenwe m eze dịrị ndụ ruo mgbe ebighị ebi.” Mgbe ahụ, Devid nyere iwu sị, “Kpọọrọ m ọk onye nchụaja, na onye amụma, na , nwa .” ha niile bịara nʼihu eze, ọ sịrị ha, “Duru ndị ozi onyenwe unu, tinyere unu onwe unu, mee ka ọn nwa m nọkwasị nʼelu ịnyịnya muul nke mụ onwe m, kpọrọnụ ya gbada ọn. Nʼebe ahụ, ka ọk onye nchụaja, na onye amụma, tee ya mmanụ ịbụ eze . Fụkwaanụ opi, tiekwanụ mkpu sị, ‘Eze ọn ga-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi.’ Mgbe ahụ, unu na ya ga-esokwa gbagota, ọ ga-abịa nọkwasị nʼocheeze m ịchị nʼọnọdụ m. Nʼihi na ọ bụ ya ka m họpụtara ịchị eze nʼ na .” Benaya nwa zara eze sị, “Amen, ka anyị onyenwe m na eze, kwupụta ya ka ọ dị otu a. Dịka anyị si nọnyere onyenwe m bụ eze, biko, ka o si otu a nọnyere ọn ime ka ocheeze ya dị ukwuu karịa ocheeze onyenwe m bụ eze .” Ya mere, Zadọk, onye nchụaja, na onye amụma, na , nwa , na ndị na ndị , duuru ọn mee ya ka ọ nọkwasị nʼelu ịnyịnya muul nke eze . Emesịa, ha duuru ya gaa ọn. Nʼebe ahụ, Zadọk onye nchụaja wepụtara mpi mmanụ ahụ dị nʼụlọ nzute , were tee ọn nʼisi. Ha fụkwara opi. Mgbe ahụ, ndị mmadụ niile tiri mkpu sị, “Ka eze ọn dịrị ndụ ruo mgbe ebighị ebi.” Ndị niile sooro ya rigoo, na-afụ ọja na-aṅụrịkwa oke ọnụ, ruo nʼala mara jijiji nʼihi oke ụzụ. Adonaịja na ndị ọbịa ya niile nụrụ mkpu ọṅụ ahụ mgbe ha onwe ha na-erisi nri. Mgbe nụrụ opi ike ka ọ na-ada, ọ jụrụ sị, “Gịnị mere oke ụzụ dị otu a ji na-ada nʼime obodo.” Ma mgbe ọ ka kpụ okwu ahụ nʼọnụ, lee nwa Abịata onye nchụaja, ka ọ batara. Adonaịja sịrị, “Bata! Nʼihi na ị bụ ezi mmadụ amaara m na ọ bụ oziọma ka i ji bịa.” Jonatan zara ya sị, “Mba, ọ dịghị otu ahụ! Onyenwe anyị eze emeela ọn eze. Eze e zigala ya na ọk onye nchụaja, na onye amụma, na nwa , ndị na ndị sokwa duru ya gaa. Ha mere ka ọ nọkwasị nʼelu ịnyịnya muul eze. Zadọk onye nchụaja na onye amụma eteela ya mmanụ na ọn ịbụ eze. Ha esitekwala nʼebe ahụ ṅụrụ ọṅụ na-alaghachikwa, ndị obodo niile nọkwa ugbu a na-eme mkpọtụ, na-aṅụrịkwa ọṅụ. Ọ bụkwa ụzụ ọṅụ ha ka unu nụrụ. Solomọn na-anọkwasị nʼocheeze ugbu a. Ọzọkwa, ndị na-ejere eze ozi abịala ikele onyenwe anyị eze ekele, na-asị, ‘ka gị mee ka aha ọn bụrụ aha a ma ama karịa nke gị, ka ocheeze ọn dịkwa ukwuu karịa nke gị.’ nọkwa nʼelu ihe ndina ya kpọọ isiala ofufe, sị, ‘Otuto dịrị anyị, Chineke onye mere ka m jiri anya m hụ onye nọchiri anya nʼocheeze m taa.’ ” Mgbe ahụ, Adonaịja, na ndị ọbịa ya si nʼebe ha na-eri ihe malie. Onye ọbụla sikwa nʼebe ahụ gbapụ ọsọ, nʼihi ụjọ. Ma ịja tụrụ egwu nke ukwuu ihe ọn ga-eme ya, nʼihi ya, ọ gara jide mpi dị nʼebe ịchụ aja aka. Mgbe ahụ, a gwara ọn sị, “Adonaịja na-atụ egwu ihe ọn ga-eme ya, nʼihi ya ọ na-ejide mpi ebe nchụaja aka. Ọ na-asị, ‘Ka eze ọn ṅụọra m iyi taa sị na ọ gaghị eji mma agha gbuo ohu ya.’ ” Solomọn zara sị, “Ọ bụrụ na o gosi onwe ya dịka onye kwesiri ntụkwasị obi, otu agịrị isi dị ya nʼisi agaghị ada nʼala, ma ọ bụrụ na a hụta ihe ọjọọ na nʼaka ya, ọ ga-anwụ.” Mgbe ahụ, eze ọn, zigara ndị ozi mere ka o site nʼebe nchụaja rịdata. Adonaịja bịara kpọọ isiala nye eze ọn. Mgbe ahụ, Solomọn sịrị ya, “Laa nʼụlọ gị.”
Every verse in 1 Kings 1
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.