1 Samuel 4:11
“Ndị Filistia dọtara igbe ọgbụgba ndụ Chineke nʼagha, ma gbukwaa Hofni na Finehaz ụmụ Elayị.”
1 Samuel 4:11 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 11 of 22 in 1 Samuel chapter 4 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
1 Samuel 4 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Okwu rutere ndị niile ntị. Mgbe pụrụ izute ndị nʼagha, ha mara ụlọ ikwu ha na , ma ndị mara nke ha nʼ. Nʼagha a lụrụ nʼụbọchị ahụ, ndị doro onwe ha nʼusoro izute ndị , dịka agha na-agbasa, ndị lụgburu ụmụ , gbukwaa puku mmadụ anọ nʼime ha. Mgbe ndị agha fọdụrụ laghachiri nʼụlọ ikwu ha, ndị okenye jụrịtara onwe ha sị, “Gịnị mere anyị ji kwe ka ndị merie anyị taa. Ka anyị gaa ịlo buputa igbe ọgbụgba ndụ anyị, ka o soro anyị jee agha, ka ọ napụta anyị site nʼaka ndị iro anyị.” Ya mere, ha zigara ndị mmadụ ka ha gaa ịlo. Ha sitere nʼebe ahụ bute igbe ọgbụgba ndụ anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, onye ahụ na-anọkwasị nʼoche ebere nʼetiti . Ụmụ ndị ikom ị abụọ, bụ na , nọnyeere igbe ọgbụgba ndụ ahụ. Mgbe e bubatara igbe ọgbụgba ndụ anyị ahụ nʼebe ndị agha mara ụlọ ikwu ha, ndị tiri mkpu mere ka ala maa jijiji. Mgbe ndị nụrụ ụda mkpu a, ha jụrụ sị, “Gịnị na-eme? Ọ bụ gịnị kpatara oke iti mkpu a nʼụlọ ikwu ndị ?” a gwara ha na ọ bụ nʼihi na igbe ọgbụgba ndụ anyị erutela, ụjọ tụrụ ndị . Ha sịrị, “Chi abatala nʼọmụma ụlọ ikwu ahụ. Ahụhụ dịrị anyị nʼihi na ihe dị otu a emetụbeghị nʼoge gara aga. Ahụhụ dịrị anyị! Onye ga-anapụta anyị site nʼaka chi ndị a dị ike? Nʼihi na ọ bụ chi ndị a ji ihe otiti dị iche iche tie ndị mgbe ụmụ nọ nʼọzara. Unu dị ike, unu ndị , bụrụkwanụ ndị ikom, ma ọ bụghị otu a, unu ga-aghọ ohu ndị dịka ha bụụrụ unu ndị ohu. Bụrụnụ ndị ikom, lụọ agha!” Ndị lụrụ ọgụ dịka dike, lụgbuo ndị . Ndị agha ji ụkwụ eje ọgụ ọnụọgụgụ ha dị iri puku atọ nwụrụ nʼotu ụbọchị ahụ. Ma ndị fọdụrụ gbalara nʼụlọ ikwu ha. Ndị dọtara igbe ọgbụgba ndụ nʼagha, ma gbukwaa na ụmụ ị. Ma otu nwoke onye gbapụrụ ọsọ site nʼọgbọ agha ahụ, gbara ruo ịlo nʼotu ụbọchị ahụ, o yi uwe dọwara adọwa, aja dịkwa ya nʼisi. Mgbe o rutere, Elayị nọ nʼoche ya nʼakụkụ ụzọ, na-eche, nʼihi na obi ya na-ama jijiji, nʼihi igbe ọgbụgba ndụ . Mgbe nwoke ahụ batara nʼime obodo, kọọ ihe mere, mkpu akwa dara nʼobodo ahụ niile. Elayị nụrụ iti mkpu ahụ jụọ sị, “Gịnị bụ isi ụzụ a?” ahụ mere ngwangwa bata gwa ị okwu. Elayị agbaala iri afọ itoolu na afọ asatọ nʼoge a, nke mere na ọ naghị ahụkwa ụzọ. Nwoke ahụ gwara ị sị, “Esi m nʼihu agha gbalata. Anọ m nʼebe ahụ taa hụ ka agha si gaa.” ị jụrụ sị, “Nwa m, ọ bụ gịnị mere?” Onyeozi ahụ zara sị, “Izrel sitere nʼihu ndị gbaa ọsọ. E tigbukwara ọtụtụ nʼime ndị agha ha. Ọzọ, ụmụ gị abụọ, Hofni na nwụrụ. E burukwara igbe ọgbụgba ndụ .” Mgbe onyeozi ahụ kwutere maka igbe ọgbụgba ndụ . Elayị sitere nʼoche ya dalaa azụ nʼakụkụ ọnụ ụzọ ama, dajie olu ya, nwụọ! Nʼihi na o meela nnọọ agadi. Ọ bụkwa onye buru ibu. Ya onwe ya kpekwara ụmụ ikpe iri afọ anọ. Nwunye nwa ya, bụ nwunye , dị ime, nọọkwa nso oge ịmụ nwa ya. Mgbe ọ nụrụ maka obubu e buuru igbe ọgbụgba ndụ , nụkwa maka ọnwụ nna di ya na di ya, ọ mụpụtara nwa ya nʼike. Ma ọ nwụrụ nʼihi ihe mgbu nke afọ ime. Ma mgbe ọ na-anwụ, ndị inyom na-eji ya ime, sịrị ya, “Atụla egwu, adala mba, ị mụọla nwa nwoke.” Ma ọ zaghị ha ihe ọbụla. Ọ ṅakwaghị ha ntị. Ọ gụrụ nwantakịrị aha, kpọọ ya Ịkabọdụ, kwuo sị, “Ebube esitela nʼ pụọ,” nʼihi obubu e buuru igbe ọgbụgba ndụ , na nʼihi ọnwụ nna di ya na di ya. O kwuru sị, “Ebube esitela nʼ pụọ, nʼihi na e buuru igbe .”
Every verse in 1 Samuel 4
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.