1 Thessalonians 1:4

“Ụmụnna anyị, anyị maara na Chineke hụrụ unu nʼanya nke ukwuu, họpụta unu.”

1 Thessalonians 1:4 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 4 of 10 in 1 Thessalonians chapter 1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 Thessalonians 1 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Akwụkwọ ozi a si nʼaka Pọl, Saịlas na . Na-abịara nzukọ dị na ịka, ndị e jikọtara ha na , na anyị ọs ịst. Ka amara na udo dịrị unu. Anyị na-ekele ekele mgbe niile, na-echetakwa unu nʼekpere anyị. Mgbe niile ka anyị na-echeta nʼekpere nye bụ , ihe gbasara ọrụ unu nke sitere nʼokwukwe, ya na ịrụsị ọrụ ike unu nke sitere nʼịhụnanya, na iguzosi ike unu nke sitere nʼolileanya unu nwere nʼ anyị ọs ịst. Ụmụnna anyị, anyị maara na hụrụ unu nʼanya nke ukwuu, họpụta unu. Nʼihi na ọbụghị naanị nke okwu ọnụ ka oziọma anyị rutere unu, kama ọ bụkwa nʼike, na nʼime Mmụọ Nsọ nakwa mmetụta nke dị omimi. Unu maara ụdị ndụ anyị biri nʼetiti unu nʼihi unu. Nke a mere unu ji bụrụ ndị na-eṅomi anyị na anyị. Nʼihi na unu jiri ọṅụ nke Mmụọ Nsọ na-enye nabata oziọma ahụ, nʼagbanyeghị ọtụtụ ahụhụ dị ukwuu nke o wetaara unu. Nʼụzọ dị otu a, unu ghọrọ ihe ilere anya nye ndị niile kwere ekwe nọ na na ịa. Ugbu a, e sitela na ndụ unu mee ka oziọma anyị gbasaa gabiga na ịa. Nʼihi na a na-anụ ihe banyere okwukwe unu nwere na nʼebe niile. Ya mere, ọ dịkwaghị mkpa ka anyị kwuo ihe banyere ya. Nʼihi na ha onwe ha na-ebu ụzọ gwa anyị ihe banyere nnabata unu nabatara anyị, na otu unu si site nʼikpere arụsị tụgharịa, bido ife dị ndụ, onye bụkwa ezi , na i chere Ọkpara ya onye ga-esi nʼeluigwe, onye o sitere na ndị nwụrụ anwụ kulite, Jisọs, onye na-anapụta anyị nʼiwe nke na-abịa.

Every verse in 1 Thessalonians 1

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00