2 Chronicles 14:7

“Nʼihi nke a, ọ gwara ndị Juda sị ha, “Ugbu a ka anyị kwesiri iwu obodo ndị a. Ka anyị wuokwa mgbidi gburugburu ha, wuokwa ụlọ elu nche, tinyesịa ha niile ibo ọnụ ụzọ ama, na mkpọrọ e ji akpọchi ya, ala a bụ nke anyị, nʼihi na Onyenwe anyị Chineke onye anyị ji obi anyị chọsie ike enyela anyị udo.” Ya mere, ha wuru ihe ndị a niile nwekwa ọganihu.”

2 Chronicles 14:7 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 7 of 15 in 2 Chronicles chapter 14 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 Chronicles 14 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Abija sooro nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya nʼobodo . , nwa ya nwoke ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. Udo dịkwa afọ iri nʼụbọchị ịbụ eze ya. mere ihe dị mma na nke ziri ezi nʼanya anyị bụ ya. Ọ wezugakwara ebe ịchụ aja nke chi ọzọ niile dị nʼugwu, tipịa ogidi nsọ niile, gbujasịakwa ogidi . O nyere iwu ka ha chọọ anyị nke nna ha, ka ha debekwa iwu ya na ụkpụrụ ya niile. O wezugakwara ebe niile a na-efe arụsị nʼelu ugwu, bibiekwa ebe niile a na-esure ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ nʼobodo . Alaeze ahụ nwekwara udo nʼokpuru ọchịchị ya. O wuru ọtụtụ obodo e ji mgbidi gbaa gburugburu nʼala niile. O nweghị onye busoro ya agha, nʼihi na anyị nyere ya udo. Nʼihi nke a, ọ gwara ndị sị ha, “Ugbu a ka anyị kwesiri iwu obodo ndị a. Ka anyị wuokwa mgbidi gburugburu ha, wuokwa ụlọ elu nche, tinyesịa ha niile ibo ọnụ ụzọ ama, na mkpọrọ e ji akpọchi ya, ala a bụ nke anyị, nʼihi na anyị onye anyị ji obi anyị chọsie ike enyela anyị udo.” Ya mere, ha wuru ihe ndị a niile nwekwa ọganihu. Ọnụọgụgụ ndị agha ndị si nʼoge ahụ bụ narị puku atọ. Ngwa agha ha ji bụ ọta ukwu na ùbe. Ndị agha ya ọzọ si dị narị puku abụọ na iri puku mmadụ asatọ. Ndị a jikwa ọta na ụta. Ndị agha ndị a niile bụ ndị a zụziri azụzi, bụrụkwa ndị dị ike. Zera, bụ onye duru puku kwụrụ puku, na narị ụgbọ agha atọ, bịaruo ibuso agha. pụrụ izute ya. Ha doro onwe ha nʼusoro ibu agha na nke dị nso. Mgbe ahụ, kpọkuru anyị ya, si, “Onyenwe anyị ọ dịghị onye dịka gị nʼinyere onye na-adịghị ike aka nʼihu onye dị ike nke ukwuu. Nyere anyị aka, O anyị anyị, nʼihi na anyị dabere na gị. Ọ bụkwa nʼaha gị ka anyị na-apụ ibuso igwe a agha. O anyị i bụ anyị. Ekwela ka ọ bụrụ na mmadụ efu meriri gị.” Onyenwe anyị tigbukwara ndị niile ahụ nʼihu na . Ndị gbakwara ọsọ. na ndị agha ya chụrụ ha ọsọ chụruo ha obodo ebe ọtụtụ ndị dara, ruo na o nwekwaghị onye fọdụrụ ndụ nʼime ha. E tigburu ha nʼihu anyị na ndị agha ya. Ndị bukọọrọ ọtụtụ ihe nkwata nʼagha dị iche iche. Ha bibiri obodo niile gbara gburugburu, nʼihi na egwu anyị dakwasịrị obodo ndị ahụ niile. Ndị bukọọrọ ọtụtụ ihe nkwata nʼihi na ọtụtụ ihe dị nʼobodo ndị ahụ. Ha busokwara ebe obibi ndị na-azụ anụ ụlọ agha, chikọrọ igwe atụrụ na ewu na ịnyịnya kamel. Emesịa ha laghachiri .

Every verse in 2 Chronicles 14

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00