2 Chronicles 16:9

“Nʼihi na anya Onyenwe anyị na-agazu ụwa niile, ịgba ha ume bụ ndị obi ha zuruoke nʼebe ọ nọ. I meela omume nzuzu na nke a, site ugbu a gaa nʼihu ị ga na-enwe agha.””

2 Chronicles 16:9 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 9 of 14 in 2 Chronicles chapter 16 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 Chronicles 16 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nʼafọ nke iri atọ na isii nke ọchịchị , Baasha eze , busoro agha, wuchie igbochi onye ọbụla na-apụ apụ maọbụ onye na-abata abata nʼoke ala , eze . Mgbe ahụ, chịịrị ọlaọcha na ọlaedo niile dị nʼụlọakụ ụlọnsọ anyị, na ndị dị nʼụlọeze ya, zigara -, eze , onye na-achị na ọs, sị, “Biko, ka anyị gbaa ndụ dịka nna m na nna gị mere. Lee, ana m ezitere gị ọlaọcha na ọlaedo. Ugbu a, mebie ọgbụgba ndụ dị nʼetiti gị na , bụ eze , ka o si nʼebe m nọ wezuga onwe ya.” Ben- kwenyere eze , zipụ ndị ọchịagha ndị agha ya ka ha gaa buso obodo niile agha. Ha lụgburu , , Ebel- na obodo niile a na-achịkọbata ihe dị na ị. Mgbe nụrụ nke a, ọ kwụsịrị iwu , hapụkwa ọrụ ya. Mgbe ahụ, eze chịịrị ndị ikom niile nke . Ha bịara bupusịa nkume na osisi niile dị na , nke ji na-ewu ihe. O ji ihe ndị a wulie na . Nʼoge ahụ , bụ onye ọhụ ụzọ bịakwutere , bụ eze sị ya, “Ebe ọ bụ na ị hapụrụ anyị gị, tụkwasị eze obi, lee na usuu ndị agha esitela nʼaka gị wezuga onwe ha. Ndị na ndị ịa, ha abụghị usuu ndị agha ji ọtụtụ ụgbọ agha, na ndị na-agba ịnyịnya? Ma mgbe ị dabeere na anyị, o nyefere ha nʼaka gị. Nʼihi na anya anyị na-agazu ụwa niile, ịgba ha ume bụ ndị obi ha zuruoke nʼebe ọ nọ. I meela omume nzuzu na nke a, site ugbu a gaa nʼihu ị ga na-enwe agha.” Iwe were megide onye ọhụ ụzọ a nʼihi nke a; iwe were ya nke ukwuu nke mere na ọ tụnyere nʼụlọ mkpọrọ. Sitekwa nʼoge ahụ, bidoro imekpa ụfọdụ nʼime ndị ya ahụ. Ihe banyere ihe ọzọ niile nʼoge ọchịchị , site na mmalite ruo ọgwụgwụ ka e dere nʼime akwụkwọ ndị eze na . Nʼime iri afọ atọ na itoolu nke ọchịchị ya, eze rịara ọrịa nke metụtara ụkwụ ya abụọ. Ọ bụ ezie na ọrịa a siri nọọ ike ma nʼime ọnọdụ ya ọ chọghị enyemaka site nʼaka anyị kama ọ bụ naanị ndị dibịa ka o jekwuru. nwụrụ nʼiri afọ anọ na otu nke ọchịchị eze ya, sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ. Ha liri ya nʼili nke ọ waara onwe ya nʼobodo . Ha dobere ya nʼelu ihe ịdọba ozu nke jupụtara na ụda dị iche iche, na mmanụ na-esi isi ụtọ nke a gwọkọtara nke ọma, surekwara ya ihe nsure ọkụ nʼebe ọ dị ukwuu iji kwanyere ya ugwu.

Every verse in 2 Chronicles 16

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00