2 Chronicles 21:8

“Nʼoge Jehoram bụ eze, ka Edọm si nʼokpuru Juda nupu isi, họpụtara onwe ha eze.”

2 Chronicles 21:8 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 8 of 20 in 2 Chronicles chapter 21 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 Chronicles 21 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe ahụ, Jehoshafat sooro nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya nʼebe e liri ha nʼobodo . Jehoram nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. Ụmụnne , ndị bụkwa ụmụ bụ ndị a: Azaraya, Jehiel, Zekaraya, Azarayu, Maikel na . Ndị a niile bụ ụmụ , bụ eze . Nna ha nyere onye ọbụla nʼime ha ọtụtụ onyinye nke ọlaọcha, na ọlaedo, na ihe ndị dị oke ọnụahịa, tinyere obodo e wusiri ike nʼime . Ma o mere eze, nʼihi na ọ bu ọkpara ya. Mgbe mere onwe ya ka o guzosie ike nʼebe alaeze nna ya dị, o weere mma agha gbuo ụmụnne ya ndị ikom niile, tinyere ụfọdụ nʼime ndịisi . Jehoram gbara iri afọ atọ na abụọ mgbe ọ malitere ịbụ eze. Ọ chịrị afọ asatọ na . O soro ụzọ ndị eze , dịka ụlọ mere, nʼihi na ọ lụrụ ada . O mere ihe dị njọ nʼanya anyị. Ma nʼagbanyeghị nke a, Onyenwe anyị achọghị ibibi ụlọ , nʼihi ọgbụgba ndụ ahụ anyị na nwere. Nʼihi na o kwere ya nkwa ime ka oriọna dịịrị ya na ụmụ ụmụ ya ruo mgbe ebighị ebi. Nʼoge bụ eze, ka Edọm si nʼokpuru nupu isi, họpụtara onwe ha eze. Ya mere, Jehoram duuru ndịisi agha ya na ụgbọ agha ya niile gaa nʼebe ahụ. O biliri nʼabalị tigbuo ndị Edọm ahụ gbara ya na ndị ọchịagha ụgbọ agha ya gburugburu. Ya mere, Edọm ka na-enupu isi megide , ruo taa. Obodo nupukwara isi nʼotu oge ahụ, nʼihi na gbakụtara anyị nna nna ya ha azụ. O wukwara ọtụtụ ebe dị elu nʼọtụtụ ugwu nke , mee ka ndị bi na were onwe ha nye ife arụsị. O si otu a duhiekwa . Jehoram natara akwụkwọ ozi site nʼaka Ịlaịja onye amụma, nke sịrị: “Otu a ka anyị nke nna gị , kwuru, ‘Nʼihi na i soghị ụzọ niile nke nna gị, bụ , maọbụ nke bụ eze , kama ị sooro ụzọ niile nke ndị eze , meekwa ka ndị na ndị fee chi ọzọ, dịka ụlọ mere. Ị gbuola ụmụnne nke gị, ndị bụ ndị si nʼezinaụlọ nke gị onwe gị, ndị ikom bụ ndị dị mma karịa gị. Ya mere, ugbu a, Onyenwe anyị ga-eji ihe otiti nke ọrịa tie ndị gị, ụmụ gị ndị ikom, na ndị nwunye gị, na ihe niile i nwere. Gị onwe gị kwa ga-ada nʼoke ọrịa, ọrịa afọ nke na-agaghị ekwe ngwọta. Ọrịa a ga-eme ka eriri afọ gị na-enupụta kwa ụbọchị.’ ” Onyenwe anyị mekwara ka ndị , na ndị , ndị bi nso ndị , bịa lụso agha. Ha ji ike bata , buru ihe niile dị mma ha hụrụ nʼụlọeze, tinyere ụmụ nwoke ya niile na ndị nwunye ya niile. Ọ bụ naanị , nwa ya nwoke nke nta ka ha hapụrụ. Ọ bụ mgbe nke a gasịrị ka anyị mere ka ọrịa afọ nke a na-apụghị ịgwọta agwọta bịakwasị . Mgbe afọ abụọ gasịrị, eriri afọ ya nupụtara nʼihi ọrịa ahụ. Ọ nwụkwara nʼoke ihe mgbu. Mgbe e liri ya, e meghị omenaala ịkwanye ọkụ olili dịka a na-eme nʼoge a na- ndị eze. Ọ gbara iri afọ atọ na abụọ mgbe ọ malitere ịbụ eze . Ọ chịrị afọ asatọ nwụọ. Ọnwụ ya abụghị ihe mwute nye onye ọbụla. E liri ya nʼobodo ma ọ bụghị nʼime ili a na- ndị eze.

Every verse in 2 Chronicles 21

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00