2 Kings 25:23

“Mgbe ndịisi agha na ndị ikom ha nụrụ na eze Babilọn emeela Gedaliya onye na-achị ala ahụ, ha bịakwutere Gedaliya na Mizpa. Ndị bịakwutere ya bụ, Ishmel nwa Netanaya, Johanan nwa Kariya, Seraya nwa Tanhumet, onye Netofa, na Jaazanaya nwa onye Maaka, na ndị ikom ha.”

2 Kings 25:23 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 23 of 30 in 2 Kings chapter 25 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 Kings 25 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nʼafọ nke itoolu nke ọchịchị ya, nʼọnwa nke iri, nʼụbọchị nke iri, Nebukadneza, eze ọn duuru ndị agha ya niile bịa ibuso agha. Ọ mara ụlọ ikwu nʼazụ obodo ahụ, wukwaa mgbidi nnọchibido gburugburu obodo ahụ. Anọchibidoro obodo a nʼagha ruo nʼafọ nke iri na otu nke ọchịchị eze . Nʼụbọchị nke itoolu nke ọnwa anọ nʼafọ ahụ, oke ụnwụ siri ike dị nʼobodo ahụ ruo na ọ dịkwaghị nri dị nke ndị mmadụ ga-eri. Mgbe ahụ, e tipuru oghere nʼaja mgbidi obodo ahụ, ndị agha niile ji abalị gbapụ site nʼọnụ ụzọ ama nke dị nʼetiti mgbidi abụọ nʼakụkụ ubi eze a gbara ogige, nʼagbanyeghị na ndị ịa nọ obodo ahụ gburugburu. Ha gbapụrụ chee ihu nʼụzọ . Ma ndị agha ịa chụsoro eze nʼazụ, chụkwute ya na mbara ala . Ndị agha ya niile sitere nʼebe ọ nọ gbasasịa, hapụ ya, e jide ya. Ha kpụgara ya eze ọn, nʼobodo , ebe a nọ maa ya ikpe. Ha gburu ụmụ ndị ikom nʼihu ya. Ha ghụpụrụ anya ya abụọ, jiri ụdọ bronz kee ya agbụ, kpọrọ ya gaa ọn. Nʼụbọchị nke asaa, nʼọnwa nke ise nke afọ iri na itoolu nke ọchịchị eze na ọn, Nebuzaradan, ọchịagha ndị nche, onyeisi nʼọrụ eze ọn, bịarutere . O sunyere ụlọnsọ anyị ọkụ, ụlọeze na ụlọ niile dị na , ụlọ ọbụla bụ nke dị mkpa ka o surere ọkụ Ndị agha ịa niile bụ ndị nọ nʼokpuru onyeisi ndị nche eze kwaturu mgbidi niile gbara gburugburu. Nebuzaradan, ọchịagha ndị nche eze, buuru ụfọdụ mmadụ ndị fọdụrụ nʼobodo, na ndị niile fọdụkwara, ha na ndị ọzọ ahụ ji aka ha gbakwuru eze bulaa ha ọn, ka ha ga biri nʼala ọzọ. Ma ọchịagha ahụ, hapụrụ ụfọdụ na ndị ahụ bụ nnọọ ndị ogbenye ọnụ ntụ, ka ha na-elekọta ubi vaịnị niile a gbara ogige na ala ubi niile. Ma ndị ọn tipịara ogidi bronz niile, ha na ihe ndọkwasị niile na oke osimiri bronz ndị ahụ dị nʼụlọnsọ anyị, buru bronz ndị ahụ bulaa ọn. Ha chịkọọrọ ite niile, na shọvel niile, na ihe ịkpakepụ ọkụ, na ngaji ukwu niile na ngwa bronz niile nke e ji eje ozi nʼime ụlọnsọ ahụ. Ọchịagha ndị nche eze, chịrị ihe ịgụnye ọkụ niile, efere ịkwọsa mmiri niile, ya bụ ihe ndị ahụ niile e ji ọlaedo a nụchara anụcha maọbụ ọlaọcha kpụọ. O bukwara bronz sitere nʼogidi abụọ ahụ, oke ahụ na ihe ndọkwasị ya niile, nke eze bụ ọn mere nʼihi ụlọnsọ anyị. Ha karịrị ihe a ga-eji ihe ọtụtụ tụọ. Ị dị elu nke otu nʼime ogidi abụọ ndị a bụ mita asatọ na ụma nʼọtụtụ. Isi bronz nke e kpukwasịrị nʼotu ogidi dị otu mita na ọkara nʼịdị elu. Ọ bụkwa ihe yiri mkpụrụ pomegranet e ji bronz kpaa, ka e ji chọọ ya mma gburugburu ya niile. Ogidi nke abụọ nwekwara pomegranet, yiri ibe ya. Ọchịagha ndị nche eze ahụ, kpụụrụ , onyeisi nchụaja, na , bụ onye nchụaja na-esote ya nʼọkwa, na ndị nche atọ na-eche ọnụ ụzọ mbata. O sitere nʼetiti ndị ahụ fọdụrụ nʼobodo kpụụrụ otu onyeisi na-ahụ maka ndị agha, na ndị ikom ise na-enye eze ndụmọdụ. O kpukwaara ode akwụkwọ, onye isi ọrụ na-ahụ maka ịmanye ndị ga-aga agha, jidekwa iri ndị ikom isii ndị ọrụ mmanye, ndị a hụrụ nʼime obodo ahụ. Nebuzaradan, bụ ọchịagha kpụụrụ ha niile dute ha nʼihu eze ọn na . Nʼebe ahụ, na dị nʼobodo , ka eze nọ nye iwu ka e gbuo ha niile. Ya mere, a dọọrọ nʼagha, mee ka ọ ga biri nʼala ọzọ. Emesịa, Nebukadneza eze ọn họpụtara nwa , nwa nwa , ka ọ bụrụ onye na-elekọta ndị fọdụrụ na , Mgbe ndịisi agha na ndị ikom ha nụrụ na eze ọn emeela onye na-achị ala ahụ, ha bịakwutere na . Ndị bịakwutere ya bụ, Ishmel nwa , Johanan nwa , Seraya nwa , onye , na nwa onye , na ndị ikom ha. Gedaliya ṅụọrọ ha iyi, ṅụkwaara ndị ikom ha, sị, “Unu atụla egwu nʼihi ndịisi ọrụ ọn. Birinụ nʼala a, feekwa eze ọn, ihe ga-agara unu nke ọma.” Ma nʼọnwa nke asaa, Ishmel nwa , nwa , onye ya onwe ya si nʼagbụrụ eze, duuru mmadụ iri bịa , tigbuo , na ndị ikom na ndị ịa niile, bụ ndị ya na ha nọ. Nke a mere ka ndị niile, site nʼonye nta ruo nʼonye ukwu, ha na ndịisi agha ndị ahụ biliri gaa , nʼihi na ha tụrụ ndị ịa egwu. Nʼafọ nke iri atọ na asaa, site na mgbe e mere ka eze gaa biri nʼala ọzọ, nʼafọ - ghọrọ eze ọn, o mere ka si nʼụlọ mkpọrọ pụta nwere onwe ya. Ọ bụ nʼụbọchị nke iri abụọ na asaa nke ọnwa iri na abụọ ka o mere nke a. Ọ gwara ya okwu ọma, nye ya oche ọnọdụ ya dị elu karịa nke ndị eze ndị ọzọ ya na ha nọ na ọn. Nʼihi nke a, Jehoiakin gbanwere uwe mkpọrọ ya, wezuga ya. Sitekwa nʼoge ahụ, tutu ruo mgbe ọ nwụrụ, ya na eze na-erikọ nri. Site nʼụbọchị ruo nʼụbọchị, eze ọn na-enye oke ihe ruru ya kwa ụbọchị niile nke ọ dị ndụ.

Every verse in 2 Kings 25

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00