2 Kings 9:1
“Emesịa, Ịlaisha onye amụma, kpọrọ otu onye nʼime ụmụ ndị amụma sị ya, “Jikere, fanye ọnụ uwe mwụda gị nʼeriri ikere nʼukwu gị, werekwa karama mmanụ oliv a nʼaka gị, bịa ka ị gaa Ramọt Gilead.”
2 Kings 9:1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 1 of 37 in 2 Kings chapter 9 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Kings 9 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Emesịa, Ịlaisha onye amụma, kpọrọ otu onye nʼime ụmụ ndị amụma sị ya, “Jikere, fanye ọnụ uwe mwụda gị nʼeriri ikere nʼukwu gị, werekwa karama mmanụ oliv a nʼaka gị, bịa ka ị gaa ọt . I jeruo ebe ahụ, jee hụ nwa , nwa anya. Mee ka o bilie site nʼetiti ndị ha na ya nọ. Mekwaa ka gị na ya naanị baa nʼime ụlọ. Were karama mmanụ wụkwasị ya nʼisi gwa ya okwu sị, ‘Otu a ka anyị kwuru, eteela m gị mmanụ ịbụ eze .’ I mesịa, meghe ụzọ ọsịịsọ, sitekwa nʼebe ahụ gbapụ ọsọ.” Nwokorobịa onye amụma ahụ gara ọt . Mgbe o jeruru, ọ hụrụ ebe ọchịagha ahụ nọdụrụ nʼala nʼetiti ndịisi agha ibe ya. O kwuru sị, “Enwere m ozi m ga-ezi gị, ọchịagha.” jụrụ, “Ọ bụ onye nʼime anyị ka ị chọrọ izi ozi?” Ọ zara, “Ọ bụ gị ọchịagha.” biliri baa nʼime ụlọ. Nwokorobịa onye amụma ahụ wụkwasịrị ya mmanụ nʼisi, sị ya, “Otu a ka anyị, Chineke sịrị, ‘Eteela m gị mmanụ ịbụ eze ndị nke anyị, bụ . Ị ga-ekpochapụ ezinaụlọ , nna gị ukwu, aga m esi otu a bọtara onwe m ọbọ, nʼihi ọbara ndị ohu m, bụ ndị amụma na ọbara ndị ozi anyị niile wufuru. Ezinaụlọ ga-abụ ihe lara nʼiyi. Nʼala , m ga-esite nʼezinaụlọ bipụ ndị ikom niile, maọbụ ohu maọbụ onye nwe onwe ya. M ga-ala ụlọ nʼiyi, ka m si laa ezinaụlọ nwa nʼiyi, na dịka m si lakwaa ezinaụlọ , nwa nʼiyi. Nkịta ga-erikwa anụ nwunye na . Ọ dịkwaghị onye ga- ya.’ ” o kwuchara okwu ndị a, onye amụma ahụ meghere ụzọ gbapụ ọsọ. jekwuuru ndịisi agha ibe ya. Otu onye nʼime ha jụrụ ya sị, “Gịnị ka onye ara ahụ chọrọ bịa? Udo ọ dịkwa?” zara, “Unu maara onye ọ bụ, marakwa ụdị okwu ga-esi ya nʼọnụ pụta.” Ha sịrị, “Ihe i kwuru abụghị eziokwu, gwa anyị ihe o kwuru.” sịrị, “Ihe ndị a ka ọ gwara m, ‘Otu a ka a anyị kwuru, Eteela m gị mmanụ ịbụ eze .’ ” Ngwangwa ha chịịrị uwe mgbokwasị ha niile doo ha nʼusoro nʼala ebe ahụ ka zọkwasị ha ụkwụ. Ha fụrụ opi ike tie mkpu sị, “ bụ eze!” Otu a ka nwa , nwa , si gbaa izu megide . (Nʼoge a, Joram na ndị niile na-eche ọt nche, nʼihi eze .) Ma bụ eze, laghachitere na ebe ọ nọ ka ahụ dị ya mma maka ahụ ndị merụrụ ya mgbe ya na , eze lụrụ agha. Ya mere, sịrị, “Ọ bụrụ na nke a bụ uche unu, ime m eze unu, unu ekwela ka onye ọbụla si nʼobodo a gbapụ, gaa kọọ akụkọ a.” Mgbe ahụ, wụkwasịrị nʼelu ụgbọ agha ya gbaga , nʼihi na nọ nʼebe ahụ na-ezu ike. Ma , bụ eze gakwara ileta ya. Mgbe onye nche nọ nʼụlọ elu hụrụ na ndị agha ya ka ha na-abịa, o tiri mkpu sị, “Lee, o nwere ndị agha na-abịa.” eze nyere iwu sị, “Zipụ otu onye na-agba ịnyịnya ka ọ gaa zute ha jụọ ha sị, ‘Udo ọ dịkwa?’ ” Onye ọgbaịnyịnya ahụ nọkwasịrị nʼelu ya gbapụ izute , sị, “Otu a ka eze sịrị, ‘Udo ọ dịkwa?’ ” zara, “Gịnị ka gị na udo nwekọrọ? Tụgharịa gaa soro m nʼazụ.” nche ahụ ziri ozi sị, “Onyeozi ahụ ezutela ha, kama ọ naghị alọta.” Eze zipụrụ onye ọgbaịnyịnya nke abụọ. Mgbe ọ bịakwutere ha ọ sịrị, “Otu a ka eze sịrị, ‘Udo ọ dịkwa?’ ” zara, “Gịnị ka gị na udo nwekọrọ? Chigharịa soro m nʼazụ.” Onye ahụ nọ na-eche nche sịrị, “Ọ garuola ha nso, ma ọ dịghị alọghachitekwa azụ. Ma ọgbụgba ịnyịnya dịka ọ bụ nwa , nʼihi na ọ na-agba ịnyịnya ya dịka onye na-ayị ara.” Joram nyere iwu sị, “Kwadooro m ụgbọ agha m.” a kwadooro ya, Joram eze , na , eze , pụtara nọkwasị nʼụgbọ agha, onye ọbụla na nke ya, pụọ ịga izute . Ha zutere ya nʼoke ala ubi ọt, onye . Mgbe hụrụ , ọ jụrụ, “Ị bịara nʼudo? Udo ọ dịkwa, ?” zara, “Olee otu udo ga-esi dịrị, ebe ọ bụ na ihe ọjọọ niile nke ikpere arụsị na mgbaasị nke nne gị, jupụtara nʼebe niile.” Joram chigharịrị ụgbọ agha ya bido ịgba ọsọ. Mgbe ọ na-agba ọsọ, o tiri mkpu kpọkuo sị ya, “Ahazaya, Aghụghọ dị, ọgbaaghara dị!” jiri ike ya niile dọtịa ụta o ji nʼaka ya gba ya . Ọ gbatara àkụ ahụ nʼazụ. Àkụ ahụ sikwa ya nʼobi pụta. Nke a mere ka daa nʼime ụgbọala ya nwụọ. Mgbe ahụ, sịrị , bụ onyeisi agha ya, “Bulie ya, tụba ya nʼubi ọt onye . Chetakwa na mụ na gị nọkwasịrị nʼelu ịnyịnya, anyị abụọ, na-eso nna ya , mgbe anyị kwuru okwu amụma a megide ya. ‘Nʼezie, ahụrụ m ọbara ọt na ọbara ụmụ ya ndị ikom ụnyaahụ, otu a ka anyị kwupụtara, nʼihi ya, aghaghị m ime ka ị kwụghachi ụgwọ ọbara ha nʼala ubi a.’ a, bulie ya tụba ya nʼala ubi a dị ka okwu anyị si dị.” Mgbe eze , hụrụ ihe mere, ọ gbaara ọsọ na-agbago nʼụzọ . Ma chụsoro ya, na-eti mkpu sị, “Gbukwuonụ ya.” Ha merụrụ ya ahụ ka ọ nọ nʼụgbọ agha ya, nʼụzọ ịga , nso , ọ gbara ọsọ ga ebe ọ nọ nwụọ. Ndị ohu ya ji ụgbọ agha bịa buru ozu ya bubata ya na , lie ya nʼebe e liri nna nna ya ha, nʼobodo . Nʼafọ iri na otu nke ọchịchị nwa , ka malitere ịbụ eze . Mgbe nụrụ na abịaruola , ọ banyere nʼụlọ ya, tee uri nʼanya abụọ, dozie agịrị isi ya, pụta bịa nọdụ ala nʼakụkụ oghereikuku, site nʼebe ahụ na-elepụ anya nʼezi. Mgbe batara nʼọnụ ụzọ e si abata ụlọeze, kpọkuru ya sị, “Ị bịara nʼudo, gị , gị onye gburu nna gị ukwu.” leliri anya elu lee anya na oghereikuku tie mkpu sị, “Onye dịnyeere m?” abụọ maọbụ atọ na-eje ozi nʼụlọeze lepụtara anya lee ya anya. nyere ha iwu sị ha, “Tụụ ya nʼala.” Ya mere, ha si nʼelu ebe ahụ tụda ya nʼala. Mgbe ọ daruru ala, ọbara ya fesasịrị nʼahụ mgbidi ụlọ na nʼahụ ịnyịnya ndị ji ụkwụ ha zọjaa ya. banyere nọ nʼime ụlọeze rie ihe, ṅụkwaa ihe ọṅụṅụ. Emesịa, o nyere iwu sị, “Leenụ nwanyị a a bụrụ ọnụ; burunu ya gaa lie ya, nʼihi na ọ bụ ada eze.” Mgbe ha pụtara ili ya, ọ bụ naanị okpokoro isi ya na ọkpụkpụ ụkwụ ya abụọ, na aka ya abụọ ka ha hụrụ. Ha ahụkwaghị anụ ahụ ya. Ha laghachiri gwa ihe ha hụrụ. Ọ zara sị ha, “Nke a bụ okwu anyị, nke o kwuru site nʼọnụ ohu ya Ịlaịja onye sị: ‘Nʼala ubi dị na ka nkịta ga-anọ rie anụ ahụ . Ozu ga-adị ka unyi nʼala ubi dị na , ruo na mmadụ enweghị ike ikwupụta sị, Nke a bụ .’ ”
Every verse in 2 Kings 9
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.