2 Samuel 1:5
“Devid jụrụ ya sị, “Olee otu i si mata na Sọl na Jonatan anwụọla?””
2 Samuel 1:5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 5 of 27 in 2 Samuel chapter 1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Samuel 1 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe Sọl nwụsịrị, Devid si ebe ọ gara tigbuo ndị lọghachi. Devid nọrọ ụbọchị abụọ na . O ruo, nʼụbọchị nke atọ, otu nwoke si nʼọmụma ụlọ ikwu Sọl bịakwutere ya. Uwe nwoke a yi nʼahụ dọwara adọwa. Isi ya dịkwa aja aja. Ọ batara daa nʼala nʼihu nʼọnọdụ inye ya nsọpụrụ. Devid jụrụ ya sị, “Ebee ka i si bịa?” ahụ zara sị, “Esi m nʼọmụma ụlọ ikwu ndị gbapụta.” Devid jụrụ ya sị, “Gịnị mere? Biko gwa m.” ahụ zara sị, “Ndị agha niile agbaala ọsọ. Ọtụtụ nʼime ndị agha anwụọkwala. Sọl na nwa ya nwụkwara!” Devid jụrụ ya sị, “Olee otu i si mata na Sọl na anwụọla?” Nwokorobịa ahụ sịrị ya, “Ọ dapụtara na m nọ nʼugwu hụ Sọl mgbe ọ dabeere nʼùbe ya. Mgbe ahụ ụgbọ agha ndị iro na ndị na-agba ịnyịnya agha na-esosi ya ike. Mgbe ọ hụrụ m, ọ kpọrọ m ka m bịakwute ya. Azara m ya sị, ‘Gịnị ka m nwere ike ime?’ “Ọ jụrụ m sị, ‘Ị bụ onye?’ “ m ya sị, ‘Abụ m onye .’ “Ọ sị m, ‘Biko, bịa guzo nʼakụkụ m ka ị gbuo m, nʼihi na ọ bụ ezie na m dị ndụ, ma anọ m nnọọ nʼoke ihe mgbu nke ọnwụ.’ “Ya mere, eguzoro m nʼakụkụ ya, gbuo ya, nʼihi na amaara m na ọ gaghị adị ndụ tee anya. Ọ bụkwa mgbe m gbusịrị ya ka m kpupụrụ ya okpueze dị ya nʼisi, gbapụtakwa ya mgbaaka dị nʼogwe aka ya, chịrị ha, ka m chịtara gị ha, onyenwe m.” Mgbe na ndị ikom ya nụrụ ihe ndị a. Ha dọwara uwe ha. Ha ruru ụjụ. Kwaa akwa. Bukwaa ọnụ ruo oge anyasị nʼihi Sọl na nwa ya nwoke, na nʼihi ndị agha anyị na ụlọ . Nʼihi na ha dara site na mma agha. Mgbe ahụ, Devid jụrụ nwokorobịa ahụ wetara ozi ahụ ajụjụ sị, “Olee ebe i si bịa?” Ọ zara sị ya, “Abụ m onye ọbịa, onye .” Devid jụrụ ya sị, “Gịnị mere i ji setịpụ aka gị, na-atụghị ụjọ, tigbuo onye anyị tere mmanụ?” Devid kpọrọ otu nʼime ndị ikom ya sị ya, “Gbuo ya!” ahụ weere mma agha gbuo ya. Mgbe ahụ sịrị ya, “Ọbara gị laa gị nʼisi, nʼihi na ị ji ọnụ gị kwupụta sị, ‘Egburu m onye anyị tere mmanụ.’ ” Emesịa, Devid depụtara abụ akwa a nʼihi Sọl na . O nyere iwu ka akụziere ndị , abụ ùta a. E dere ya nʼime akwụkwọ . “Ebube gị, gị , abụrụla ihe e gburu nʼebe gị niile dị elu. Lee ka ndị bụ dike si daa! “Ekwutela ya na . Ekwusala ya nʼokporoụzọ ọn. Ka ada ndị ghara ịṅụrị ọṅụ. Ka ụmụ inyom ndị a na-ebighị ugwu ghara iti mkpu ọṅụ. “Unu ugwu , ka igirigi maọbụ mmiri ozuzo ghara ịbịakwasị unu. Ka mmiri ozuzo gharakwa izokwasị nʼaja mbuli elu unu. Nʼihi na nʼelu unu ka a nọ merụọ ọta ndị dị ike. E, ọta Sọl, nke a na-adịghị etekwa mmanụ. “Site nʼọbara ndị e gburu egbu, site nʼanụ ahụ ndị dị ike. Ụta alọghachighị azụ. Mma agha Sọl agbaghịkwa aka lọghachi. Sọl na , na ndụ ha bụ ndị a hụrụ nʼanya. Ndị jupụtara nʼamara. Ma nʼọnwụ, nkewa ọbụla adịghị nʼetiti ha. Ha dị gara gara karịa ugo. Ha dị ike karịa ọdụm. “Ụmụada , kwaaranụ Sọl akwa. Onye na-eji uwe uhie uhie chọọ unu mma. Onye ji uwe na ihe ịchọ mma ọlaedo chọọ unu mma. “Lee ka ndị dị ike si daa nʼetiti ọgbọ agha. E gbuola nʼelu ugwu; ana m eruru gị ụjụ, gị , nwanne m nʼihi na ihe dị oke ọnụahịa ka ị bụụrụ m. Ịhụnanya i nwere nʼebe m nọ dị omimi karịa ịhụnanya ndị nwanyị. “Lee ka ndị dị ike si daa! Ngwa agha niile abụrụla ihe lara nʼiyi!”
Every verse in 2 Samuel 1
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.