2 Samuel 9:8
“Mefiboshet dara nʼala nʼihu eze sị, “Eze, onye ka m bụ i ji egosi nkịta nwụrụ anwụ dịka m obi ebere?””
2 Samuel 9:8 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 8 of 13 in 2 Samuel chapter 9 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Samuel 9 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Otu ụbọchị, Devid jụrụ ajụjụ sị, “O nwere onye fọdụrụ ndụ nʼezinaụlọ Sọl? Achọrọ m igosi onye ahụ obi ebere nʼihi .” Ọ nụrụ ihe banyere otu nwoke aha ya bụ , onye bụ otu nʼime ndị ohu Sọl. O ziri ozi ka a kpọọ ya. Mgbe ọ bịara nʼihu , eze jụrụ ya sị, “Ọ bụ gị bụ ?” Ọ zara sị, “E, onyenwe m, ọ bụ m ohu gị.” Eze jụrụ ya sị, “Ọ dị onye fọdụrụ ndụ nʼezinaụlọ Sọl? Ọ bụrụ na ọ dị onye fọdụrụ, achọrọ m igosi ya ụdị obiọma na-egosi.” zara ya sị, “Otu nwa nwoke , nke dara ngwụrọ nọ ndụ.” Eze jụrụ, “Ebee ka ọ nọ?” zaghachiri, “Ọ nọ na Lo , nʼụlọ , nwa .” Ya mere eze ziri ka e site nʼobodo Lo , nʼụlọ nwa kpọta ya. Mgbe nwa , nwa Sọl, bịara nʼebe nọ, o hulatara isi, kpọọrọ ya isiala, nʼọnọdụ nsọpụrụ. Mgbe ahụ, Devid kpọrọ ya aha sị, “Mefiboshet,” zara sị ya, “A bụ m ohu gị.” Ma sịrị ya, “Atụla egwu, nʼezie, aga m egosi gị obiọma nʼihi nna gị . Aga m enyeghachi gị ala niile nna nna gị Sọl nwere. Ma ị ga-eso soro m na-eri nri na tebul m oge niile.” Mefiboshet dara nʼala nʼihu eze sị, “Eze, onye ka m bụ i ji egosi nkịta nwụrụ anwụ dịka m obi ebere?” Eze kpọrọ ohu Sọl ahụ sị ya, “Enyeghachila m nwa nwa nna gị ukwu ihe niile Sọl na ụlọ ya nwere. Gị na ụmụ gị ndị ikom na ndị ozi gị ga-arụ ọrụ nʼubi ya ịrụpụta nri. Ma , nwa nwa nna gị ukwu ga na-eri ihe na tebul m.” , nwere ụmụ ndị ikom iri na ise, na iri ndị ozi abụọ. Ọ sịrị eze, “Onyenwe m, ohu gị ga-eme ihe niile eze nyere m nʼiwu.” nʼoge ahụ, Mefiboshet riri nri na tebul dịka ọ bụ otu nʼime ụmụ ndị ikom eze. Mefiboshet nwekwara otu nwa nwoke aha ya bụ . Ziba na ndị niile bi nʼụlọ ya niile ghọrọ ndị ohu . Ma biri na nʼihi na ọ bụ na tebul eze ka ọ na-eri nri mgbe niile. Ọ bụ onye dara ngwụrọ nʼụkwụ ya abụọ.
Every verse in 2 Samuel 9
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.