Acts 25:11
“Ọ bụrụ na ọ dị ihe m mere kwesiri ọnwụ, anaghị m arịọ ka m gbanarị ọnwụ. Ma ọ bụrụ na ọ dịghị eziokwu dị nʼebubo ndị Juu a na-ebo m, mmadụ ọbụla agaghị e were m nyefee nʼaka ha. Ya mere, ọ bụ Siza ka m na-akpọku.””
Acts 25:11 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 11 of 27 in Acts chapter 25 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Acts 25 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe ụbọchị atọ gasịrị site nʼoge ọs bịara na mpaghara ọchịchị ya, o sitere garuo . Nʼebe ahụ ka ndịisi nchụaja na ndịisi ndị kọwara ya ihe banyere Pọl. Ha rịọkwara ya nʼamara ọ ga-emere ha bụ ime ka Pọl bịa na . Nʼihi na ha agbaala izu igbu ya nʼụzọ. Ma ọs zara, “Pọl nọ dịka onye mkpọrọ na . Ebe ahụ ka mụ onwe m ga-alaghachi na mgbe na-adịghị anya. Ya mere, ka ndịisi unu ji ikike soro m gaa, boo nwoke ahụ ebubo ma ọ bụrụ na o nwere ihe ọjọọ o mere.” Ọ nọnyeere ha ihe dịka ụbọchị asatọ maọbụ ụbọchị iri, tupu ọ laghachi na . Nʼụbọchị so ya, ọ nọdụrụ nʼoche ikpe, nye ikike ka a kpọpụta Pọl. Mgbe ọ bịaruru, ndị sitere bịa gbara ya gburugburu na-ekwu ọtụtụ ihe megide ya nke ha na-enweghị ike ịkọwa. Ma Pọl gọọrọ onwe ya, na-asị, “Ọ dịghị ihe ọjọọ ọbụla m mere megide iwu ndị maọbụ ụlọnsọ, maọbụ .” Ma ebe ọs na-achọ inwe ihuọma nʼebe ndị nọ, ọ sịrị Pọl, “Ị chọrọ ịga ka m kpee gị ikpe nʼebe ahụ?” Ma Pọl sịrị, “Eguzo m nʼụlọikpe nʼonwe ya, ebe e kwesiri ka a nọdụ kpee m ikpe. Ọ dịghị ihe ọjọọ ọbụla m mere ndị , dịka ị maara nke ọma. Ọ bụrụ na ọ dị ihe m mere kwesiri ọnwụ, anaghị m arịọ ka m gbanarị ọnwụ. Ma ọ bụrụ na ọ dịghị eziokwu dị nʼebubo ndị a na-ebo m, mmadụ ọbụla agaghị e were m nyefee nʼaka ha. Ya mere, ọ bụ ka m na-akpọku.” Ya mere, mgbe ọs na ndị na-adụ ya ọdụ gbara izu, ọ zara, “Ị kpọkuola , ọ bụkwa ka ị ga-agakwuru.” Mgbe ụbọchị ole na ole gasịrị, eze na bịara ịnabata ọs. Mgbe ha nọrọ ọtụtụ ụbọchị nʼebe ahụ, Festọs kọwara eze a ọnọdụ Pọl sị, “Ọ dị nwoke hapụrụ nʼụlọ mkpọrọ nʼebe a. Mgbe m gara , ndịisi nchụaja na ndị okenye ndị gwara m banyere ya. Ha rịọkwara ka m maa ya ikpe. “Ma emere m ka ha ghọta na o megidere iwu ndị ịrara mmadụ ọbụla nye tupu ekpee ya ikpe nyekwa ya ohere ịgọrọ onwe ya nʼihu ndị na-ebo ya ebubo. Nʼihi nke a, mgbe ha bịara nʼebe a, atụfughị m oge ọbụla, kama nʼụbọchị nke ọzọ ya, anọdụrụ m nʼoche ikpe, nye ikike ka a kpọbata nwoke ahụ. Mgbe ndị na-ebo ya ebubo biliri, ọ dịghị otu nʼime ụrụ ala ndị m chere ha ga-akpọ aha nke ha gụpụtara na o mere. Okwu ha niile bụ ịrụ ụka banyere okpukpe ha, na banyere otu onye ọzọ a na-akpọ ọs onye nwụrụ, onye Pọl na-ekwusịkwa ike na ọ dị ndụ. Ọ rara m ahụ imedo okwu dị otu a. Nʼihi ya, a jụrụ m ya ma ọ ga-amasị ya ị ga nʼụlọikpe dị na ka ọ nọrọ nʼebe ahụ gọrọ onwe ya. Ma Pọl rịọrọ ka e debe ya nʼụlọ mkpọrọ ruo mgbe nʼonwe ya ga-ekpebi ikpe ya. Ya mere, ezighachiri m ya nʼụlọ mkpọrọ tutu ruo mgbe m jikeere izigara ya .” Agripa gwara ọs, “Achọrọ m ịnụ okwu site nʼọnụ nwoke a nʼonwe ya.” Ọ sịrị, “Ị ga-anụ ya echi.” Ya mere, nʼechi ya, Agripa na rutere nʼụlọ ọha na-anọ anụ ikpe nʼoke nganga. Ọtụtụ ndịisi agha na ndị a maara aha ha nʼobodo a sooro ha. Festọs nyere iwu ka a kpọbata Pọl. Festọs sịrị, “Eze na ndị niile soro anyị nọrọ nʼebe a, unu ahụla nwoke a onye ọha ndị niile, ma ndị nọ nʼebe a ma ndị nọ na , wetara ikpe ya nʼaka m na-eti mkpu na o kwesighị ịdị ndụ ọzọ. Ma achọpụtaghị m ihe ọjọọ o mere nke kwesiri ka ọ nwụọ. Ma ebe ọ rịọrọ ka lenye ikpe ya anya, ekpebiri m iziga ya. Ma enweghị m ihe ọbụla doro anya m ga-edegara banyere ya. Ya mere m jiri kpọpụta ya nʼihu unu niile, ma karịsịa nʼihu gị onwe gị eze , ka ọ ga-abụ anyị tulesịa ihe banyere ya, ka m nwee ihe m ga-ede. Nʼihi na ọ bụ ihe na-ezighị ezi na m ga-ezipụ onye mkpọrọ na-egosighị nʼebubo e boro ya.”
Every verse in Acts 25
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.