Amos 1:7
“Nʼihi ya, aga m esunye ọkụ na mgbidi niile nke Gaza, ebe ya niile e wusiri ike ga-agba ọkụ.”
Amos 1:7 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 7 of 15 in Amos chapter 1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Amos 1 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Okwu ndị Emọs kwuru, onye bụ otu nʼime ndị ọzụzụ atụrụ nke obodo . Ndị a bụ ọhụ ọ hụrụ banyere . Ọ hụrụ ọhụ a mgbe bụ eze ndị . Nʼoge ahụ kwa ka nwa na-achị . Ọ hụrụ ọhụ a afọ abụọ tupu oke ala ọma jijiji ahụ adịrị. Ọ sịrị, Onyenwe anyị si nʼugwu ọn na-ebigbọ, o si na na-eme ka olu ya daa ụda. Ebe ịta nri nke ndị ọzụzụ atụrụ ga-eru ụjụ. Elu ugwu ga-akpọnwụkwa. Otu a ka anyị na-ekwu, “Nʼihi njehie atọ nke ọs, na nʼihi njehie ha nke ugboro anọ, agaghị m ahapụ inye ya ntaramahụhụ. Nʼihi na ha azọpịala ndị m nʼime , ha ji igwe ịzọcha mkpụrụ ọka nwere eze. Nʼihi ya, aga m esunye ọkụ nʼụlọeze ; ọkụ a ga-erepịakwa ebe niile e wusiri ike nke -. Aga m etiji ibo ọnụ ụzọ ama ọs, aga m ekpochapụkwa ndị niile bi na , na onye ahụ mkpara eze dị nʼaka ya, nke nọ na -. Ndị ga-abụkwa ndị a dọtara nʼagha, ndị a ga-adọkpụrụ gaa .” Ka anyị kwuru. Otu a ka anyị na-ekwu, “Nʼihi njehie atọ nke , e, nʼihi njehie nke anọ, agaghị m ahapụ inye ya ntaramahụhụ, nʼihi na ha dọtara mmadụ niile nʼagha, ranye nʼaka ndị Edọm. Nʼihi ya, aga m esunye ọkụ na mgbidi niile nke , ebe ya niile e wusiri ike ga-agba ọkụ. Aga m egbu ndị ọd, ma bibiekwa onye ahụ na-achị ọn. Aga eweli aka m megide ndị ọn, ruo mgbe ndị fọdụrụ ga-ala nʼiyi.” a ka kachasị ihe niile elu, bụ anyị sịrị. Otu a ka anyị na-ekwu, “Nʼihi njehie atọ nke Taịa, e, nʼihi nke anọ, agaghị m ahapụ inye ya ntaramahụhụ. Nʼihi na ha dọkpụrụ ọgbakọ ndị mmadụ renye nʼaka Edọm dịka ohu, ma chefuo ọgbụgba ndụ nwanne na nwanne dị nʼetiti ha. Nʼihi nke a, aga m esunye ọkụ na mgbidi niile nke Taịa; ọ ga-eredakwa ebe ha niile e wusiri ike.” Onyenwe anyị na-ekwu, “Nʼihi njehie atọ nke Edọm, e, nʼihi nke anọ, agaghị m ahapụ inye ya ntaramahụhụ. Nʼihi na o ji mma agha chụọ nwanne ya ọsọ, o meghị ebere, kama, o mere ka iwe ya dịgidesie ike; nrubiga oke nke ọnụma ya akwụsịkwaghị akwụsị. Nʼihi ya, aga m esunye ọkụ na ; ọ ga-erekwa nʼebe niile e wusiri ike nke .” Ma otu a ka anyị na-ekwu, “Nʼihi njehie atọ nke Amọn, e, nʼihi nke anọ, agaghị m ahapụ inye ya ntaramahụhụ, nʼihi na ha were mma agha ha bọwaa afọ ụmụ nwanyị dị ime, nʼihi ime ka oke ala ha saa mbara. Nʼihi nke a, aga m esunye ọkụ na mgbidi niile nke . Ọ ga-erepịakwa ebe ya niile e wusiri ike. Oke ụzụ agha nke ga-ada dịka ụzụ oke ifufe, na ụzụ egbe eluigwe ga na-ada nʼụbọchị ahụ. Eze ha na ndịisi ọchịchị ya ga-abụ ndị a dọtara nʼagha, ndị ga-aga biri nʼala ọzọ.” Ka anyị sịrị.
Every verse in Amos 1
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.