Exodus 10:20
“Ma Onyenwe anyị mere ka obi Fero sie ike, o kweghị ka ụmụ Izrel gaa fee Chineke ofufe.”
Exodus 10:20 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 20 of 29 in Exodus chapter 10 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Exodus 10 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara okwu sị ya, “Jekwuru nʼihi na emeela m ka obi ya, na obi ndị na-ejere ya ozi sie ike, ka m nwee ike rụọ ọrụ ịrịbama ndị a dị iche iche nʼetiti ha. Nke a ga-abụ akụkọ unu ga-akọrọ ụmụ unu, na ụmụ ụmụ unu, banyere otu m si mesie ndị ike, na otu m si rụọ ọrụ ịrịbama m nʼetiti ha, ime ka unu mata na m bụ anyị.” Ọzọ, Mosis na Erọn jekwuuru gwa ya sị, “Nke a bụ ihe anyị ndị kwuru, ‘Ọ bụ ruo olee mgbe ka ị ga-ajụ iwedata onwe gị ala nʼihu m? Hapụ ndị m ka ha gaa fee m ofufe. Ọ bụrụ na ị jụ ikwere ka ha gaa, nʼụtụtụ echi, aga m ezite igurube nʼala . Igurube ndị a ga-ekpuchi ihu ala niile, ka mmadụ ọbụla hapụ ịhụ ala anya. Ha ga-erichapụ ihe ndị fọdụrụ bụ nke ifufe na mkpụrụ mmiri ahụ na-emebighị, tinyere osisi niile na-eto eto nʼubi unu. Ha ga-ejupụta nʼụlọ gị, na nʼụlọ ndị na-ejere gị ozi, na nʼụlọ ndị niile. Ihe dị otu a bụ ụdị ihe na-emetụbeghị na mbụ, nke nna gị maọbụ nna nna gị ha na-ahụtụbeghị ụdị ya site na mgbe ha bidoro ibi nʼala a tutu ruo ugbu a.’ ” ahụ, Mosis tụgharịrị hapụ pụọ. Ndị na-ejere ozi bịakwutere ya, jụọ ya sị, “Ruo ole mgbe ka nwoke a ga-anọgide na-abụrụ anyị ihe ọnwụnwa? Hapụ ndị a ka ha laa, ka ha nwee ike ife anyị ha ofufe. Ọ bụ na ị ghọtabeghị na e bibiela ?” Mgbe ahụ, a kpọghachiri na Erọn azụ nʼihu . Ọ gwara ha sị, “Ọ dị mma, gaa feenụ anyị unu ofufe.” jụkwara ha sị, “Olee ndị nʼetiti unu ga-eso unu jee?” Mosis zaghachiri sị, “Anyị niile na-aga, ụmụntakịrị na ndị okenye, ụmụ anyị ndị ikom na ndị inyom, igwe ehi anyị na igwe ewu na atụrụ anyị; nʼihi na anyị na-aga ime mmemme dị nsọ nye anyị.” Fero sịrị, “Ka anyị nọnyere unu. Ma agaghị m ekwe ka unu na ndị inyom unu, na ụmụntakịrị unu gaa. O doro anya na unu na-atụ atụmatụ ọjọọ nʼime obi unu. Ọ gaghị adị otu a! Jeenụ naanị unu bụ ndị ikom gaa fee anyị unu ofufe, nʼihi na nke a bụ ihe unu na-arịọ.” ahụ a chụpụrụ na Erọn site nʼihu . Onyenwe anyị gwara sị, “Setịpụ aka gị nʼala ka igurube jupụta na ya, kpuchie ebe niile, richapụ ihe niile na-eto eto dị nʼala ahụ bụ nke ifufe na mkpụrụ mmiri ahụ hapụrụ.” Ya mere, Mosis setịpụrụ mkpanaka ya nʼelu ala , Onyenwe anyị mere ka ifufe nke si nʼebe anyanwụ si awa fee nʼụbọchị ahụ niile na abalị ahụ niile. Nʼụtụtụ ya, ifufe ahụ si nʼebe anyanwụ si awa bubatara igurube ndị ahụ. Ha niile kpuchichara ala niile, site nʼotu akụkụ ruo nʼakụkụ nke ọzọ. Nke a bụ mbata igurube kachasị ibe ya njọ nʼ. Ijipt agaghị enwekwa nke dịka ya ọzọ. Ha kpuchiri ala niile ruo mgbe ọchịchịrị gbachiri ya. Ha richapụrụ ihe niile na-eto nʼubi, na mkpụrụ niile na-amị nʼosisi, bụ nke ifufe na mkpụrụ mmiri ukwu ahụ hapụrụ. Nʼikpeazụ, ọ dịghị ahịhịa ndụ fọdụrụ nʼala ma nʼelu osisi nʼ niile. Na-atụfughị oge, Fero ziri ozi ka a kpọọ na Erọn. Mgbe ha bịara, ọ gwara ha sị, “Emehiela m megide unu na anyị bụ unu. Biko gbagharakwa m mmehie nke a, ma rịọọ anyị bụ unu ka o wepụrụ m ọnwụ nke a. Ekwere m nkwa na agaghị m ajụkwa ọzọ ka unu laa.” Mosis hapụrụ pụọ gaa kpeere anyị ekpere. Ngwangwa, Onyenwe anyị zitere ikuku nke si nʼebe anyanwụ na-ada bịa, nke bupụrụ igurube ndị ahụ site nʼala , buba ha nʼ . Ọ dịkwaghị otu igurube fọdụrụ nʼala niile. Ma anyị mere ka obi sie ike, o kweghị ka ụmụ gaa fee ofufe. Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara sị, “Setịpụ aka gị abụọ nʼeluigwe ka ọchịchịrị gbaa nʼala niile.” Mosis setịpụrụ aka ya nʼeluigwe. Oke ọchịchịrị gbara abalị atọ nʼala niile. Ndị ahụghị ihu ibe ha. Ha ahapụghịkwa ebe obibi ha abalị atọ ahụ. Ma ụmụ nwere ìhè nʼebe niile ha bi. Mgbe ahụ, Fero kpọrọ sị ya, “Gaanụ fee anyị unu ofufe. Unu na ndị inyom na ụmụ unu nwere ike ịga, ma unu ga-ahapụ igwe ehi unu na igwe anụ ụlọ unu gaa.” Mosis zara, “Ị ghaghị ịhapụ anyị ka anyị were ihe aja na aja nsure ọkụ, nke anyị chee nʼihu anyị anyị. Igwe anụ ụlọ anyị ga-esoro anyị. O nweghị ihe ọ bụla anyị ga-ahapụ nʼihi na anyị ga-eji ụfọdụ nʼime ha fee anyị anyị ofufe. Ọ bụkwa naanị mgbe anyị ruru nʼebe ahụ ka anyị nwere ike ịmata ihe anyị ga-eji fee anyị anyị ofufe.” Ma anyị mere ka obi sie ike. O kweghị ka ha laa. Fero gwara sị, “Si nʼihu m pụọ. Lezie anya hụ na ị bịaghị nʼihu m ọzọ. Ụbọchị ọbụla ị nwara bịa nʼihu m, onye nwụrụ anwụ ka ị ga-abụ.” Mosis zaghachiri sị, “Ihe i kwuru dị mma, agaghị m abịakwa nʼihu gị ọzọ.”
Every verse in Exodus 10
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.