Exodus 3:6

“Ọ sịrị, “Abụ m Chineke nke nna gị. Chineke nke Ebraham, Chineke nke Aịzik na Chineke nke Jekọb.” Mosis zoro ihu ya, nʼihi na ọ tụrụ egwu ilegide Chineke anya.”

Exodus 3:6 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 6 of 22 in Exodus chapter 3 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 threads run through this chapter

Exodus 3 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nʼoge a, Mosis na-azụ igwe anụ ụlọ ọgọ ya nwoke, onye nchụaja na . Otu ụbọchị, o duuru igwe anụ ụlọ ndị a gaa nʼakụkụ ọzara. Ọ batara , ugwu . Nʼebe ahụ, mmụọ ozi nke anyị mere ka ọ hụ ya nʼọkụ na-ere nʼetiti ọhịa. Mosis hụrụ na ọ bụ ezie na ọhịa ahụ na-enwu ọkụ ma ọ naghị ere ọkụ. Nʼihi ya, Mosis chere nʼobi ya sị, “Aga m aga nso leruo ihe omimi a anya, otu ọkụ si enwu ma ọhịa anaghị ere ọkụ.” Mgbe anyị hụrụ na ọ tụgharịrị ka ọ hụ ihe na-eme, Chineke kpọrọ ya oku site nʼime ọhịa ahụ, “Mosis! Mosis!” Ọ sị, “Lekwa m nʼebe a.” Mgbe ahụ, ọ sịrị ya, “Abịakwala nso. Yipụ akpụkpọụkwụ gị, nʼihi na ebe i guzo bụ ala dị nsọ.” Ọ sịrị, “Abụ m nke nna gị. Chineke nke , Chineke nke Aịzik na nke ọb.” zoro ihu ya, nʼihi na ọ tụrụ egwu ilegide anya. Mgbe ahụ anyị sịrị, “Nʼezie, ahụla m nhụju anya nke ndị m nọ nʼ, anụkwala m mkpu akwa ha, nʼihi aka ike nke ndị na-achị ha dịka ndị ohu. Nʼihi na ama m ahụhụ ha na-agabiga. Ya mere, agbadatala m ịnapụta ha site nʼaka ndị na ịkpọpụta ha site nʼala ahụ, idubata ha nʼala ọma ahụ, nke sara mbara, ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya. Ala ebe ndị , na ndị , na ndị Amọrait, na ndị , na ndị , na ndị bi. Ugbu a, akwa ụmụ eruola m ntị, ahụkwala m otu ndị si na-emegbu ha. Ugbu a, aga m eziga gị ka i jekwuru , ka i dupụta ndị m bụ ụmụ site nʼala .” Mosis sịrị , “Onye ka m bụ na m ga-ejekwuru , meekwa ka ụmụ site nʼala pụta?” Chineke gwara ya sị, “Aga m anọnyere gị. Nke a ga-abụ ihe ama nye gị na ọ bụ m na-eziga gị. Mgbe i sitere nʼala kpọpụta ụmụ , unu niile ga-efe m ofufe nʼelu ugwu a.” Ma jụrụ sị, “Ọ bụrụ na m agwa ụmụ sị, ‘Chineke nna nna unu zitere m izi unu ozi,’ ha ga-ajụ m sị, ‘Gịnị bụ aha ya?’ Gịnị ka m ga-aza ha?” Chineke sịrị , “ABỤ M ONYE M BỤ. Naanị gwa ụmụ na ‘ABỤ M zitere gị.’ ” Chineke gakwara nʼihu gwa sị, Si otu a gwa ụmụ okwu. “Onyenwe anyị, Chineke nna nna unu, Chineke , Chineke Aịzik na ọb, zitere m ịbịakwute unu.” a bụ aha m ruo mgbe ebighị ebi, aha nke e ji echeta m site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ. “Gaa, kpọkọta ndị okenye niile zie ha sị, ‘Onyenwe anyị nna nna unu, Chineke , Chineke Aịzik, na ọb, egosila m onwe ya, sị m, Eleruola m ọnọdụ unu anya hụ ihe a na-eme unu nʼala . Ekweela m nkwa ịkpọpụta unu site nʼahụhụ unu na-ahụ nʼala duru unu baa nʼala nke ndị , na ndị , na ndị Amọrait, na ndị , na ndị , na ndị bi nʼime ya. Ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.’ “Ndị okenye ga-anabata ozi gị. Mgbe ahụ gị na ha ga-eso gaa nʼihu eze gwa ya sị, ‘Onyenwe anyị, Chineke ndị ezutela anyị. Kwere ka anyị gaa njem nʼime ọzara abalị atọ gaa chụọrọ anyị anyị aja.’ Amaara m rịị na eze agaghị ekwe ka unu gaa, tutu ruo mgbe e ji aka ike kwagide ya. Ma aga m esetipụ aka m tie ihe otiti, site nʼihe ịrịbama dị iche iche nke m ga-eme nʼetiti ya. Mgbe nke a gasịrị, ọ ga-ahapụ unu ka unu laa. “Aga m emekwa ka unu nweta amara nʼihu ndị , ka unu ghara ịgba aka mgbe unu na-ala. Nwanyị ọbụla ga-arịọ site nʼaka nwanyị onye agbataobi ya na nwanyị ọbịa bi nʼụlọ ya, ihe niile e ji ọlaọcha na ọlaedo kpụọ, na akwa dị iche iche. Unu ga-eyikwasị ha ụmụ unu ndị ikom na ụmụ unu ndị inyom, bịa si otu a kwakọrọ ngwongwo ndị .”

Every verse in Exodus 3

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00