Exodus 7:16
“Ị ga-agwa Fero sị, ‘Onyenwe anyị, Chineke ndị Hibru, ezitela m ka m gwa gị sị, hapụ ndị m ka ha gaa nʼọzara fee m ofufe. Tutu ruo ugbu a, ị jụrụ ige ntị.’”
Exodus 7:16 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 16 of 25 in Exodus chapter 7 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Exodus 7 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe ahụ anyị gwara okwu sị, “Emeela m gị ka ị dịrị ka nʼebe nọ. Nwanne gị Erọn ga-abụkwa onye amụma gị. Ị ga-agwa Erọn ihe niile m gwara gị. Ọ ga-ekwukwa ha nʼihu , rịọọ ya ka o kwere ka ụmụ hapụ ala . Ma aga m eme ka obi sie ike. Ọ bụ ezie na m ga-eme ọtụtụ ihe ịrịbama nʼihe ebube nʼala , ma agaghị ege unu ntị. Mgbe ahụ aga m eme ka aka m bịakwasị . Aga m esite nʼoke ọrụ nke ikpe ọmụma dị oke egwu, mee ka ndị m, Izrel, dịka usuu ha niile si dị, site nʼala pụọ. Ndị ga-amata nʼezie na m bụ anyị, mgbe m setịpụrụ aka nʼ, ma site nʼetiti ha kpọpụta ụmụ .” Mosis na Erọn mere dịka anyị nyere ha iwu. Nʼoge a, mgbe ha gwara okwu, Mosis agbaala iri afọ asatọ. Ma Erọn agbaala iri afọ asatọ na atọ. Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara na Erọn sị, “Mgbe ga-agwa unu okwu sị, ‘Meenụ ihe ebube.’ Ị ga-agwa Erọn okwu sị ya, ‘Were mkpanaka gị tụpụ ya nʼala nʼihu .’ Ọ ga-aghọ agwọ.” Mgbe ahụ, Mosis na Erọn jekwuuru mee dịka anyị nyere ha nʼiwu. Erọn tụpụrụ mkpanaka ya nʼala nʼihu na ndị ozi ya. Ọ ghọrọ agwọ. Ma kpọkọtara ndị maara ihe, na ndị mgbaasị, na ndị majiki nọ nʼ. Ha bịara mee ụdị ihe ịrịbama ahụ na Erọn mere site nʼihe nzuzo nke akaọrụ ha. Onye ọbụla nʼime ha tụpụrụ mkpanaka ya, nke ghọkwara agwọ. Ma mkpanaka ahụ Erọn tụpụrụ, nke ghọrọ agwọ, loro mkpanaka ndị ahụ niile ndị tụpụrụ. Fero nyịchiri obi ya, mee ka o sie ike. O geghị Erọn na ntị dịka anyị kwuru. Onyenwe anyị gwara sị, “Obi siri ike. Ọ bụ nke a mere o ji na-aga nʼihu na-ajụ ka ndị m laa. Ma otu ọ dị; nʼisi ụtụtụ echi, jekwuru tupu ọ gaa nʼosimiri. Guzoro nʼakụkụ osimiri Naịl, jidekwa mkpanaka ahụ ghọrọ agwọ nʼaka gị. Ị ga-agwa sị, ‘Onyenwe anyị, Chineke ndị , ezitela m ka m gwa gị sị, hapụ ndị m ka ha gaa nʼọzara fee m ofufe. Tutu ruo ugbu a, ị jụrụ ige ntị.’ Ugbu a anyị kwuru nke a sị, ‘Ị ga-amata site na nke a na mụ onwe m bụ anyị. Aga m ewere mkpanaka a nke m ji nʼaka tie nʼosimiri Naịl. Ọ ga-agbanwe ghọọ ọbara. Azụ niile dị nʼime ya ga-anwụ. Osimiri ahụ ga-esikwa isi dịka ihe rere ure. Nke a ga-eme ka ọ bụrụ ihe rara ahụ nye ndị ịṅụ mmiri site na ya.’ ” Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara sị ya, “Gwa Erọn ka o setịpụ mkpanaka ya nʼelu mmiri niile dị nʼ. Nke a metụtara osimiri ha niile, mmiri ntakịrị ha niile, ọdọ mmiri ha niile, na ebe niile ha na-echekọta mmiri. Ọbara ga-ejupụta ebe niile nʼ, ite mmiri na ite aja na ite osisi niile.” Mosis na Erọn mere dị ka anyị nyere ha nʼiwu ime. Nʼihu na ndịisi ọrụ ya, Erọn weliri mkpanaka ya tie ya nʼelu mmiri dị nʼosimiri Naịl. Nʼotu ntabi anya, mmiri ahụ gbanwere ghọọ ọbara. Ka azụ dị nʼime mmiri Naịl nwụsịrị, mmiri ahụ malitere na-esi isi ọjọọ, nke mere ka ndị hapụ inwe ike ịṅụ mmiri sitere na ya. Ọbara jupụtakwara nʼala niile. Ma ndị majiki jikwa ihe nzuzo ha mee ka mmiri chaa ọbara ọbara. Nke a mere ka nyịchie obi ya. Ọ ṅaghị na Erọn ntị, dịka anyị gwara ha na ọ ga-eme. Fero tụgharịrị laghachi nʼụlọeze ya, na-echeghị echiche banyere ihe niile ahụ e mere. Ya mere, ndị niile gwuru olulu mmiri nʼakụkụ osimiri ahụ ịchọ mmiri ọṅụṅụ ebe ha na-enweghị ike ịṅụ mmiri sitere nʼosimiri Naịl. Ụbọchị asaa gasịrị, site nʼụbọchị anyị tichara ihe otiti ahụ na Naịl.
Every verse in Exodus 7
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.