Exodus 9:8
“Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara Mosis na Erọn sị, “Sitenụ nʼekwu e ji esi nri kporo ntụ nke Mosis ga-awụli elu nʼihu Fero.”
Exodus 9:8 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 8 of 35 in Exodus chapter 9 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Exodus 9 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara sị ya, “Jekwuru sị ya. ‘Nke a bụ ihe anyị ndị kwuru, “Hapụ ndị m ka ha gaa fee m.” Ọ bụrụ na ị jụ, ma gaa nʼihu igbochi ha, aka anyị ga-ewebata oke ọrịa na-efe efe nke ga-abịakwasị igwe anụ ụlọ unu niile dị nʼubi. Ya bụ, ịnyịnya unu, na ịnyịnya ibu unu, na ịnyịnya kamel unu, na ehi unu, na atụrụ unu na ewu unu. Onyenwe anyị ga-akpa oke nʼetiti anụ ụlọ ndị na nke ndị . Nʼihi ya, o nweghị anụ ụlọ ọbụla si nʼetiti anụ ụlọ ndị ga-anwụ.’ ” Onyenwe anyị ekwuola oge nke a ga-amalite sị, “Echi ka anyị ga-eme ihe dị otu a nʼala a.” Nʼụtụtụ echi ya, Onyenwe anyị mere dịka o kwuru. Igwe anụ ụlọ niile dị nʼ nwụrụ. Ma ọ dịghị otu nʼime anụ ụlọ ụmụ nwụrụ. Mgbe ahụ zipụrụ ndị mmadụ ndị gara chọpụta na o nweghị otu nʼime anụ ụlọ ụmụ nwụrụ. Ma ọ bụladị mgbe ọ chọpụtara na nke a bụ eziokwu, ọ gbanweghị obi ya, ọ nọgidere jụ ikwe ka ndị laa. Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara na Erọn sị, “Sitenụ nʼekwu e ji esi nri kporo ntụ nke ga-awụli elu nʼihu . Ntụ ahụ ga-efesasị, dịka uzuzu nʼala niile. Ọ ga-ebute etuto nke ga-aghọ ọnya nʼahụ ndị mmadụ na ụmụ anụmanụ dị iche iche dị nʼala ahụ niile.” Mosis na Erọn kpooro ntụ gaa guzo nʼihu . Mgbe nọ na-ele anya wụliri ntụ ahụ elu. Ọ ghọrọ etuto, nke gbawara ghọọ ọnya nʼahụ ụmụ mmadụ na ụmụ anụmanụ niile. Ndị majiki enweghị ike iguzo nʼihu , nʼihi etuto ndị jupụtara ha nʼahụ dịka ọ dị nʼahụ ndị ndị ọzọ. Ma anyị mere ka obi sie ike. Ọ jụrụ ige na Erọn ntị dịka anyị gwara na ọ ga-eme. Onyenwe anyị gwara ọzọ sị, “Bilie nʼisi ụtụtụ echi gaa gwa okwu sị ya, ‘Nke a bụ ihe anyị ndị kwuru, Hapụ ndị m ka ha gaa fee m ofufe. Ma ọ bụghị ya, nʼoge a, aga m ezite ọrịa ọjọọ niile nke na-efe efe, ka ha bịakwasị gị, na ndị na-ejere gị ozi, na ndị niile. Nke a ga-eme ka unu ghọta na ọ dịghị ọzọ dịka m nʼelu ụwa niile. Nʼihi na tupu oge a, agaara m esetipụ aka m, jiri ajọ ọrịa tie gị na ndị gị niile nke ga-egbuchapụ unu site nʼelu ụwa. Ma ọ bụ nʼihi nke a ka m ji guzobe gị, ka m gosipụta ike m nʼebe ịnọ, ka e nwe ike kwusaa aha m nʼụwa niile. Ma ị nọ na-ebuli onwe gị elu megide ndị m, jụ na ha agaghị ala. Ya mere, nʼoge dịka oge a echi, aga m ezipu oke ifufe nke ya na akụmmiri igwe so nʼala niile. Ụdị ifufe a adịbeghị mbụ nʼala , malite nʼoge a tọrọ ntọala ya rute ugbu a. Ya mere, nye iwu ka a gaa ngwangwa nʼubi unu webata anụ ụlọ unu na ihe ndị ọzọ unu nwere nʼebe a ga-echebe ha, nʼihi na oke ifufe nke ya na mkpụrụ mmiri so ga-egbu mmadụ na anụ ụlọ ọbụla a hapụrụ nʼezi.’ ” Ụfọdụ ndị na-ejere ozi, ndị na-atụ okwu anyị egwu mere ngwangwa gaa dulata anụ ụlọ ha, na ndị ohu ha. Ma ndị ahụ na-enweghị nrube isi nye okwu anyị hapụrụ ndị ohu ha nakwa anụ ụlọ ha nʼọhịa. Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara , “Setịpụ aka gị nʼeluigwe. Nke a ga-eme ifufe nke ya na mkpụrụ mmiri so malite izokwasị ala niile, na ụmụ mmadụ, na anụmanụ, na ihe niile a kụrụ nʼubi nʼ.” Mgbe setịpụrụ mkpanaka ya nʼihu eluigwe, Onyenwe anyị zidatara egbe eluigwe na oke ifufe nke ya na mkpụrụ mmiri so. Amụma egbe eluigwe chakwara nʼala. Ya mere, Onyenwe anyị zidatara oke ifufe nke ya na mkpụrụ mmiri so nʼala . Mkpụrụ mmiri dara, amụma gbukwara nʼihu nakwa nʼazụ. Nʼezie, ọ bụ oke ifufe dị njọ, ụdị nke a na-ahụtụbeghị nʼala kemgbe ọ ghọrọ nnukwu mba. Mkpụrụ mmiri ahụ tigburu ihe niile dị nʼọhịa, ma mmadụ ma anụmanụ niile dị nʼala . O feturu ihe niile na-epu nʼubi, ma ahịhịa niile dị nʼosisi. Ma akụkụ ebe mkpụrụ mmiri ndị a na-erughị bụ naanị , ebe ụmụ bi. Mgbe ahụ ziri ozi ka a kpọ na Erọn. O kwupụtara nʼihu ha sị, “Nʼoge a, emehiela m. Onyenwe anyị bụ onye ezi omume, mụ na ndị m bụ ndị mejọrọ. Kpee ekpere rịọọ anyị nʼihi na oke mkpụrụ mmiri na egbe eluigwe a ezuola. Aga m ekwe ka unu gaa, unu agaghị atụfukwa mgbe.” Mosis gwara sị ya, “Mgbe m si nʼobodo a pụọ, aga m esetipụ aka m nʼebe anyị nọ, egbe eluigwe a, na ifufe a nke ya na mkpụrụ mmiri so ga-akwụsịkwa. Site na nke a, ị ga-amata na ụwa niile bụ nke anyị. Ma amaara m na gị onwe gị na ndị na-ejere gị ozi adịghị atụ anyị egwu.” Oke ifufe ahụ nke ya na mkpụrụ mmiri so mebiri ihe a kụrụ nʼubi, dịka flakisi na ọka balị. Nʼihi na nʼoge a, ọka balị emenyela isi, flakisi etojuokwala maa ifuru. Ma ifufe na mmiri ukwu ahụ emebighị ọka wiiti na spelti, nʼihi na ha achabeghị. Mosis hapụrụ si nʼobodo ahụ pụọ. Ọ gbasapụrụ aka ya abụọ nʼihu anyị, egbe eluigwe na mkpụrụ mmiri ahụ kwụsịrị. Mmiri ozuzo kwụsịkwara izo nʼala ahụ. Mgbe hụrụ na mmiri ozuzo na mkpụrụ mmiri na egbe eluigwe akwụsịla, o mehiere ọzọ. Ya na ndị na-ejere ya ozi gara nʼihu nyịchie obi ha. Ya mere, Fero mere ka obi ya sie ike. Ọ jụrụ ikwere ka ụmụ pụọ, dịka anyị gwararịị .
Every verse in Exodus 9
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.