Genesis 50:16
“Nʼihi nke a, ha zipụrụ Josef ozi sị, “Nna gị nyere iwu a tupu ọ nwụọ.”
Genesis 50:16 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 16 of 26 in Genesis chapter 50 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
1 thread runs through this chapter
Genesis 50 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Josef dakwasịrị nʼihu nna ya, kwaa akwa, sutukwa ya ọnụ. Josef nyere iwu, ka ndị dibịa na-ejere ya ozi gbasie ozu nna ya. Ya mere, ndị dibịa ahụ gbasikwara . O were ha iri ụbọchị anọ ịgbasi ozu, nʼihi na nke a bụ oge o kwesiri iwe ha ime ya. Mgbe nke a gasịrị, a kwara ya nʼala iri ụbọchị asaa. Mgbe oge iru ụjụ gafesịrị, Josef gwara ndị ụlọ sị ha, “Ọ bụrụ na m ahụtala amara nʼihu unu, biko, gwaranụ m otu a, sị ya, ‘Nna m mere ka m ṅụọra ya iyi mgbe ọ na-anwụ, sị, “Lee, agala m ịnwụ, ị ga- m nʼili m, nke m gwuuru onwe m nʼala .” a, biko ka m gaa lie nna m, ma lọghachikwa.’ ” Fero zara sị ya, “Gaa lie nna gị dịka o mere ka ị ṅụọ iyi na ị ga-eme.” Ya mere, Josef gara ili nna ya. Ọtụtụ ndị mmadụ sokwa ya. Ndịisi ọchịchị , na ndị okenye ụlọ ya, na ndị okenye a ma ama nʼala . Ndị ọzọ bụkwa ndị ụlọ niile, ụmụnne ya, na ndị ụlọ nna ya. Naanị ụmụntakịrị, na igwe ewu na atụrụ ha, na igwe ehi ha, ka ha hapụrụ nʼala . Ma ịnyịnya ụgbọ na ndị na-agba ịnyịnya, so ya gaa. Igwe mmadụ gara ije a buru ibu nke ukwuu. Mgbe ha ruru ebe ịzọcha ọka nke , nʼofe ọzọ nke Jọ, ha weere iti aka nʼobi dị ukwuu tie aka nʼobi ha nʼebe ahụ. Josef ruru ụjụ ụbọchị asaa maka nna ya nʼebe ahụ. Mgbe ndị bi nʼala hụrụ oke iru ụjụ nke ebe ịzọcha ọka nke ahụ, ha sịrị, “Nke a bụụrụ ndị iru ụjụ dị ukwuu.” Nʼihi nke a, ha kpọrọ ebe ahụ dị nso na Jọ -. Ụmụ ọb mere dịka nna ha gwara ha. Nʼihi na ha buuru ozu ya laa nʼala , lie ya nʼọgba ahụ dị nʼọhịa , nke bụ ala ubi zụrụ dịka ala olili ozu, site nʼaka ọn, onye ; nʼakụkụ . Emesịa, Josef laghachiri ya na ụmụnne ya, na ndị niile sooro ya gaa olili ozu nna ya, ngwangwa elichara nna ya. Mgbe ụmụnne hụrụ na nna ha anwụọla, ha sịrị, “Eleghị anya ga-akpọ anyị asị, kwụghachi anyị ụgwọ ihe ọjọọ niile anyị mere ya?” Nʼihi nke a, ha zipụrụ ozi sị, “Nna gị nyere iwu a tupu ọ nwụọ. ‘Gwa sị ya, Arịọọ m gị, gbaghara ihe ọjọọ niile ụmụnne gị mere, na mmehie ha mere megide gị.’ a, gbaghara mmehie anyị bụ ndị ohu nna gị.” nụrụ ihe ha kwuru, ọ kwara akwa. Ụmụnne ya bịakwara daa nʼihu ya, sị, “Anyị bụ ndị ohu gị.” Ma sịrị ha, “Unu atụla egwu. Abụ m onye na-ekpe ikpe nke m ga-eji taa unu ahụhụ? Ọ bụ ezie na unu chere ime m ihe ọjọọ, ma chere ya ka ọ bụrụ ezi ihe, iji debe ọtụtụ ndụ dịka ọ na-eme taa. Ya mere, ụjọ atụla unu. Mụ onwe m ga-azụ unu na ụmụntakịrị unu.” Ọ kasịrị ha obi, gwa ha okwu bara ha nʼobi. Josef biri nʼ, ya na ụmụnne ya, na ndị ụlọ ha. Josef gbara narị afọ na iri. Josef hụrụ ụmụ , na ụmụ ụmụ ya. Ọ nọkwa ndụ hụ ụmụ nwa , ndị e kukwasịrị nʼikpere ya. Mgbe ahụ, Josef sịrị ụmụnne ya, “Agala m ịnwụ, ma ga-abịa ileta unu. Ọ ga-esi nʼala a kpọpụta unu kpọgakwa unu nʼala ahụ ọ ṅụụrụ na Aịzik na ọb iyi, na ọ ga-enye ha.” Mgbe ahụ, Josef mere ka ụmụ ṅụọrọ ya iyi sị, “Mgbe bịara ileta unu, unu aghaghị ị site nʼebe a chịkọrọ ọkpụkpụ m.” Josef nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ na iri. Ha gbasiri ozu ya, tinye ya nʼime igbe ozu, nʼala .
Every verse in Genesis 50
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.