Joshua 13:21
“na obodo niile dị nʼala larịị ahụ, na ala Saịhọn niile, onye bụ eze ndị Amọrị nke chịrị na Heshbọn. Mosis lụgburu ya, lụgbukwaa ndịisi Midia bụ Evi, na nke Rekem, na nke Zua, na nke Hua, na nke Reba, ụmụ ndị eze ha na Saịhọn jikọtara aka buo agha.”
Joshua 13:21 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 21 of 33 in Joshua chapter 13 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Joshua 13 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Nʼoge a, aghọọla agadi nwoke, Onyenwe anyị kpọrọ ya sị ya, “Ugbu a, ị ghọọla agadi, ụbọchị ọgwụgwụ ndụ gị abịala nso, ma ọtụtụ ala fọdụrụ ndị a ga-emeri. “Ndị a bụ ala nke fọdụrụ unu ga-enweta: “ala ndị niile na ala ndị niile, site nʼosimiri ịho dị nʼọnụ ruo nʼoke ala ọn, nʼakụkụ ugwu ya, nke a gụnyere ndị , na ndịisi ise ndị : ndị , ndị ọd, ndị ọn, ndị , na ndị ọn; nakwa ala ndị , site na ndịda ala ahụ niile dị nʼugwu; nʼala ndị , na , nke bụ ala ndị Saịdọn, ruo nʼ, na oke ala ndị Amọrait; na ala ndị niile; na ọn niile ruo nʼọwụwa anyanwụ, site - nʼokpuru ugwu ruo na mbata . “Ndị niile bi nʼala ugwu site na ọn ruo , ya bụ, ndị Saịdọn niile, Mụ onwe m ga-achụpụ ha site nʼihu ụmụ . Ihe dịrị gị bụ ike ala ahụ ka ọ bụrụ ihe nketa nye ndị , dịka mụ onwe m nyere gị iwu. Ya mere, kere ebo itoolu, na ọkara , ala ndị a niile, ka ọ bụrụ ihe nketa ha.” Ọkara ebo , na ebo , na , enwetala ihe nketa ha nʼofe ọzọ nke Jọ, nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ, dịka onyeozi anyị nyere ha. Ala ha gbatịrị site nʼ nke dị na ndagwurugwu Anọn, na site nʼobodo dị nʼetiti ndagwurugwu ahụ, ruo nʼala dị larịị nke gbatịrị site na ruo ọn. Ọ gbatịkwara ruo nʼoke ala ndị Amọn, tinyere obodo niile nke Saịhọn, eze ndị Amọrait na-achị mgbe o bi na ọn. Ọ gụnyekwara , nʼoke ala ndị , na ndị , na ugwu niile, na niile, ruokwa . Ya bụ, obodo niile nke Ọg eze ndị na-achị, mgbe isi alaeze ya dị nʼọt na . (Ọ bụ eze ikpeazụ nʼagbụrụ ndị .) busoro Saịhọn na Ọg agha, tigbuo ha, napụkwa ha ala ha. Ma ndị achụpụghị ndị na ndị , ya mere, ha nọgidere na-ebi nʼetiti ụmụ ruo taa. O nweghị ala o kenyere ebo ị. Nʼihi na anyị kwere ha nkwa na ihe nketa ha ga-abụ ihe aja onyinye niile e si nʼọkụ na-ewetara anyị . Nke a bụ ala nyere ebo dịka agbụrụ ha si dị, ka ọ bụrụ ihe nketa ha. Ala ha gbatịrị site nʼ, na ndagwurugwu iyi Anọn, sitekwa nʼobodo dị nʼetiti ndagwurugwu ahụ na ala dị larịị gabiga gafee , ruo ọn, na obodo ndị ọzọ dị nʼala larịị ahụ, tinyere obodo ọn, na , na --, na , na , na , na , na , na , nke dị nʼugwu nta dị na ndagwurugwu ahụ; na -, na -ọt, nke dị nʼebe dị na mgbada ugwu ; na obodo niile dị nʼala larịị ahụ, na ala Saịhọn niile, onye bụ eze ndị Amọrị nke chịrị na ọn. Mosis lụgburu ya, lụgbukwaa ndịisi bụ , na nke , na nke , na nke , na nke , ụmụ ndị eze ha na Saịhọn jikọtara aka buo agha. Tinyere ndị ha gburu nʼọgbọ agha, ụmụ ji mma agha gbuo nwa , onye na-agba aja. Ya mere, oke ala ebo dị nʼọnụ mmiri osimiri Jọ. Obodo ukwu na obodo nta ndị a bụ ihe ha nwetara dịka ihe nketa ha. Ezinaụlọ ọbụla nwetakwara oke nke ha dịka ikwu ha si dị. Mosis nyekwara ebo ala nke ha site nʼala ahụ ha lụgburu, dịka ikwu ha si dị. Ndị a bụ ala ebo nwetara: ala ahụ niile dị na , na obodo niile, na ọkara ala ndị Amọn nke ruru , nʼakụkụ . Na ala sitere ọn ruo , na , na sitekwa ruo oke ala ịa. Nʼime ndagwurugwu ala ha bụ -, na -, na ọt, na ọn, na ala fọdụrụ nʼalaeze Saịhọn eze ọn, nke dị nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ osimiri Jọ nʼoke ala ya ruokwa nsọtụ osimiri . Obodo ndị a na obodo nta ndị ọzọ bụ ihe nketa ụmụ dịka agbụrụ ha si dị. Mosis nyekwara ikwu ọbụla dị nʼọkara ebo ala nke ha, dịka mkpa ha si dị. Ala ha ketara gbatịrị ruo . Ọ bụ ha nwekwa ala niile, na ala niile Ọg, eze , na-achị, tinyere iri obodo nta isii dị na , nke Jaịa wuru. Ha nwetakwara ọkara , na ọt, na bụ isi obodo alaeze Ọg nʼime . Ala ndị a niile ka e nyere ọkara ebo , ya bụ ikwu niile e nwere site nʼụmụ , ọkpara . Ndị a bụ otu si keere ụmụ ala dị nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ osimiri Jọ, mgbe ụmụ mara ụlọ ikwu ha nʼobosara ala , na ncherita ihu obodo . Ma enyeghị ebo ị ala ọbụla, nʼihi na ọ gwara ha na anyị, Chineke bụ ihe nketa ha nwere, dịka o kwere ha na nkwa.
Every verse in Joshua 13
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.