Joshua 4:5

“Ọ gwara ha sị, “Sitenụ nʼetiti osimiri Jọdan, ebe ndị bu igbe ọgbụgba ndụ Onyenwe anyị Chineke unu guzoro, buputa nkume. Onye ọbụla nʼime unu ga-ebuputa otu nkume, tụkwasị nʼubu ya, dịka ọnụọgụgụ ebo Izrel niile si dị,”

Joshua 4:5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 5 of 24 in Joshua chapter 4 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Joshua 4 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe mba ahụ niile gafesịrị osimiri Jọ, Onyenwe anyị gwara okwu sị ya, “Site nʼetiti ndị ụmụ họpụta ndị ikom iri na abụọ, otu onye site nʼebo ọbụla, ka onye ọbụla nʼime ha site nʼebe ahụ ndị nchụaja guzoro nʼetiti osimiri Jọ buputa otu nkume, otu nkume, gwa ha ka ha debe nkume ndị a ha buputara nʼebe unu ga-anọ ọnọdụ abalị taa.” Ya mere, kpọrọ ndị ikom iri na abụọ ndị ahụ, ndị ọ họpụtara, site nʼetiti ndị , otu onye site nʼebo ọbụla, Ọ gwara ha sị, “Sitenụ nʼetiti osimiri Jọ, ebe ndị bu igbe ọgbụgba ndụ anyị unu guzoro, buputa nkume. Onye ọbụla nʼime unu ga-ebuputa otu nkume, tụkwasị nʼubu ya, dịka ọnụọgụgụ ebo niile si dị, ka ha bụrụ ihe ịrịbama nʼetiti unu. Nʼoge dị nʼihu, mgbe ụmụ unu ga-ajụ unu ajụjụ sị, ‘Gịnị bụ isi ogidi nkume a dị nʼebe a?’ Unu ga-asịkwa ha, ‘Ọ bụ ihe na-echetara anyị otu osimiri Jọ si kwụsị ịsọ, mgbe ndị bụ igbe ọgbụgba ndụ anyị zọnyere ụkwụ ha nʼosimiri ahụ.’ a ga-abụkwara ụmụ niile ihe ncheta ruo mgbe ebighị ebi.” Ụmụ mere dịka gwara ha. Ha buputara nkume iri na abụọ site nʼetiti osimiri Jọ, dịka anyị si nye nʼiwu sị na otu onye, nʼebo ọbụla, ga-ebuputa otu nkume. Ha buuru nkume iri na abụọ ndị ahụ gaa nʼebe ha nọrọ ọnọdụ abalị, debe ha nʼebe ahụ. nʼonwe ya kwa ji nkume iri na abụọ ahụ nke si nʼetiti osimiri Jọ wuo ogidi ịrịbama, nʼebe ahụ ndị nchụaja bu igbe ọgbụgba ndụ ahụ guzoro. Ha dịkwa nʼebe ahụ ruo taa. Ndị nchụaja, ndị bụ igbe ọgbụgba ndụ ahụ, guzoro nʼetiti osimiri Jọ, tutu ruo mgbe e mezuru iwu ahụ niile anyị nyere site nʼọnụ . Mgbe ahụ kwa, ndị mere ngwangwa gafee osimiri Jọ. Ngwangwa ha niile gafetasịrị, igbe ọgbụgba ndụ anyị na ndị nchụaja gafetakwara nʼakụkụ nke ọzọ, ka ndị mmadụ na-ele ha anya. Ndị agha ụmụ , na ụmụ , na ọkara ebo , buuru ụmụ niile ụzọ gafee, idu ha nʼagha, dịka nyere ha nʼiwu. Ndị agha ọnụọgụgụ ha ruru iri puku anọ (40,000), ndị jikeere nke ọma ibu agha, duuru ebo ndị ọzọ, gafere nʼihu anyị bata nʼobosara ala maka ibu agha. Ụbọchị ahụ bụ ụbọchị anyị buliri elu nke ukwuu nʼihi na o mere ka ọ dị ukwuu nʼanya ndị niile, si otu a mee ka ha tụọ ya egwu nke ukwuu dịka ha si tụọ egwu, ma sọpụkwara ya ụbọchị niile nke ndụ ya. Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara okwu sị, “Nye ndị nchụaja, ndị bu igbe ọgbụgba ndụ ahụ iwu ka ha si nʼosimiri Jọ pụta.” Ya mere nyere ndị nchụaja iwu sị ha, “Sitenụ nʼosimiri Jọ pụta.” Mgbe ndị nchụaja bu igbe ọgbụgba ndụ anyị ahụ si nʼosimiri Jọ rịpụta, dịka ọbụ ụkwụ ha na-emetụ nʼala akọrọ, mmiri osimiri ahụ sọghachiri nʼọnọdụ ya ruchie akụkụ ya niile, ka ọ dị na mbụ. Ihe ịrịbama a mere nʼụbọchị nke iri, nʼọnwa nke mbụ. Nʼụbọchị ahụ ka ndị niile gafere osimiri Jọ, gaa maa ụlọ ikwu ha na , ebe dị nʼọwụwa anyanwụ obodo . Nkume iri na abụọ ahụ ha si nʼosimiri Jọ buputa, ka guzobere na . Ọ sịrị ndị , “Nʼoge dị nʼihu, mgbe ụmụ unu ga-ajụ ndị bụ nna ha ajụjụ sị, ‘Gịnị ka nkume ndị a pụtara, Gịnịkwa ka ha na-egosi?’ Gwa ha, ‘Izrel gafere osimiri Jọ nʼala akọrọ.’ Nʼihi na anyị bụ unu mere ka osimiri Jọ takpọọ nʼihu unu tutu ruo mgbe unu gafesịrị nʼofe nke ọzọ. Onyenwe anyị unu mere osimiri Jọ ihe o mere osimiri mgbe o mere ka osimiri takpọọ nʼihu anyị, tutu ruo mgbe anyị gafesịrị nʼofe ya nke ọzọ. O mere ihe ndị a niile ka ndị niile bi nʼelu ụwa mata na aka anyị dị ike. O mekwara ya ka unu onwe unu tụọ egwu anyị unu, mgbe niile.”

Every verse in Joshua 4

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00