Joshua 7:11
“Izrel emehiela. Ha emebiela ọgbụgba ndụ m nyere ha nʼiwu idebe, ha ewerela ụfọdụ nʼime ihe ndị ahụ e doro iche nye Onyenwe anyị. Ọ bụghị naanị na ha zuru ohi, ha nọkwa nʼelu ya ghaa ụgha banyere ya. Ha ewerekwala ihe ndị ahụ tinyekọta nʼihe nke aka ha.”
Joshua 7:11 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 11 of 26 in Joshua chapter 7 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Joshua 7 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ma ụmụ ekwesighị ntụkwasị obi nʼihe gbasara ihe ndị ahụ e debere iche nye anyị. Nʼihi na nwa , nwa , nwa , onye si nʼebo gara were ụfọdụ nʼime ihe ndị ahụ. Nke a mere ka iwe wee anyị nke ukwuu megide ụmụ . Emesịa, si zipụ ụfọdụ ndị mmadụ ka ha gaa , obodo dị - nso, nʼọwụwa anyanwụ . Ọ gwara ha sị ha, “Gaanụ nnyopụta akụkụ ala ahụ niile.” Ya mere, ndị ahụ gara nnyochapụta obodo . Mgbe ha lọghachiri azụ, ha gwara sị ya, “ bụ obodo nta. Ọ gaghị ewe karịa puku mmadụ abụọ maọbụ atọ imeri obodo ahụ. Ọ bakwaghị uru ka anyị niile gaa tigbuo obodo a, nʼihi na ha dị mmadụ ole na ole.” Nʼihi nke a, ihe dịka puku ndị agha atọ ka e zigara imeri obodo . Ma ngwangwa, ndị agha obodo meriri ndị agha ụmụ , chụọ ha ọsọ. Ihe dịka iri mmadụ atọ na isii nʼetiti ndị agha ka e gburu nʼagha ahụ. Ndị chụrụ ha ọsọ site nʼụzọ ama obodo ruo nʼebe a na-awa nkume, gbuo ha na mgbada ugwu ahụ. Nʼihi nke a, ndị agha dara mba, obi lọkwara ha mmiri. Mgbe ahụ, na ndị okenye sitere nʼobi mwute dọwaa uwe ha, daa nʼala kpuo ihu nʼala nʼihu igbe ọgbụgba ndụ anyị site nʼụtụtụ ruo nʼanyasị. Ha wekwara ntụ wụkwasị onwe ha nʼisi igosi obi mwute ha. Mgbe ahụ kwa, sịrị, “Ewoo, Onye kachasị ihe niile elu, bụ anyị! Nʼihi gịnị ka i ji mee ka ndị a gabiga osimiri Jọ, inyefe anyị nʼaka ndị Amọrait, ime ka ha tigbuo anyị? Ọ gaara adị anyị mma nke ọma ma ọ bụrụ na anyị nọdụrụ nʼofe ọzọ nke Jọ. Biko, Onyenwe m, Gịnị ka m ga-ekwu ugbu a ụmụ sitere nʼihu ndị iro ha gbaa ọsọ? Nʼihi na mgbe ndị na ndị bi nʼakụkụ ala ahụ ga-anụ maka mmeri e meriri anyị, ha ga-agba anyị gburugburu lụso anyị agha, bipụ aha anyị nʼụwa. Ọ bụkwa gịnị ka ị ga-eme banyere aha ukwu gị dị ebube?” Ma anyị sịrị , “Bilie ọtọ! Gịnị bụ nke a, na ị dara kpuo ihu nʼala? Izrel emehiela. Ha emebiela ọgbụgba ndụ m nyere ha nʼiwu idebe, ha ewerela ụfọdụ nʼime ihe ndị ahụ e doro iche nye anyị. Ọ bụghị naanị na ha zuru ohi, ha nọkwa nʼelu ya ghaa ụgha banyere ya. Ha ewerekwala ihe ndị ahụ tinyekọta nʼihe nke aka ha. Ọ bụ nʼihi nke a mere na ụmụ enwekwaghị ike iguzo nʼihu ndị iro ha. Ọ bụkwa nke a mere ha ji tụgharịa gbaa ọsọ, nʼihi na ha aghọọla ndị kwesiri ka e bibie. Ya mere, agaghị m anọnyere unu ọzọ, tutu ruo mgbe unu wezugara ma mebie site nʼetiti onwe unu, ihe ọbụla e debere iche maka mbibi. “Bilie! Doo nsọ. Gwa ndị m okwu sị ha, ‘Onye ọbụla nʼetiti unu ga-ejikere doo onwe ya nsọ maka echi. Nʼihi na anyị, Chineke na-ekwu sị, Ihe ndị e doro nsọ dị nʼetiti unu, Izrel. Unu apụghịkwa iguzosi ike nʼihu ndị iro unu, tutu ruo mgbe unu ga-esite nʼetiti onwe unu wezuga ihe ndị ahụ.’ “ ‘Nʼụtụtụ echi, unu ga-apụta nʼebo nʼebo. Ebo ọbụla anyị họpụtara ga-apụta nʼikwu nʼikwu, ikwu ọbụla anyị họpụtara ga-apụta bịa nʼezinaụlọ nʼezinaụlọ, ụlọ ọbụla nke anyị họọrọ, ndị ikom ya ga-apụta nʼotu nʼotu. Ma onye ọbụla e jidere ji ihe ndị ahụ e doro nsọ ka a ga-akpọ ọkụ, ya onwe ya, na ihe niile ọ nwere, nʼihi o mebiela iwu ọgbụgba ndụ anyị, meekwa ihe jọgburu onwe ya na njọ nʼ.’ ” Nʼihi nke a, biliri nʼisi ụtụtụ. O mere ka ebo niile dị nʼ bịaruo nso nʼebo nʼebo, ebo ka a họọrọ. Mgbe ahụ, e mere ka ikwu niile dị nʼebo bịaruo nso, ikwu ka ahọpụtara. Mgbe e mere ka ikwu pụta nʼezinaụlọ ha niile nʼotu nʼotu, ezinaụlọ bụ nke ahọpụtara. mere ka ndị ikom niile dị nʼezinaụlọ pụta nʼotu nʼotu, ma e jidere , nwa , nwa , nwa onye ebo . Mgbe ahụ, sịrị , “Nwa m, nye anyị, Chineke otuto, nyekwa ya nsọpụrụ. Gwa m ihe i mere. Ezonarịkwala m ihe ọjọọ i mere.” Mgbe ahụ, Ekan zara sị ya, “Ọ bụ eziokwu! Emehiela m megide anyị, Chineke . Lee ihe m mere. Mgbe m hụrụ nʼetiti ihe ndị a kwatara nʼagha, otu uwe mwụda ọn mara mma, na narị ọlaọcha abụọ, na mkpirisi ọlaedo ịdị arọ ya ruru iri ise. E nwere m anya ukwu nʼebe ihe ndị a dị, chịrị ha. Lee, ezoro m ha nʼime ala nʼụlọ ikwu m, ọlaọcha ahụ dịkwa nʼokpuru ya.” Ya mere, zigara ụfọdụ ndị ikom ka ha gaa chọọ ihe ahụ zoro. Ndị a gara nʼụlọ ikwu ahụ, chọpụta ihe ahụ ezuru nʼohi. Dịka kwuru, ihe ikpeazụ ha hụrụ bụ ọlaọcha ahụ. Ha chịkọtara ha niile chịtara ha . Mgbe ha bịaruru ebe na ndị niile nọ, ha chịsara ya nʼala nʼihu anyị. Mgbe ahụ, na ndị niile, duuru , nwa , chịkọrọkwa ọlaọcha ahụ, na uwe mwụda ahụ, na mkpirisi ọlaedo ahụ, na ụmụ ya ndị ikom na ụmụ ya ndị inyom, na ehi na ịnyịnya ibu ya, na igwe ewu na atụrụ ya, na ụlọ ikwu ya, na ihe niile o nwere, gaa na Akọ. Mgbe ahụ, sịrị, “Gịnị mere i ji wetara anyị nsogbu ndị a? Onyenwe anyị ga-eme ka nsogbu dakwasịkwa gị onwe gị taa.” Ndị niile weere nkume tugbuo ha nʼebe ahụ. Emesịa, a kpọrọ ha ọkụ. Ha tụkọtara ọtụtụ nkume tụkwasị ya nʼelu . Nkume ndị a dị nʼebe ahụ ruo taa. Ọ bụkwa nʼụzọ dị otu a ka iwe ọkụ anyị ji dajụọ. Ya mere, e ji akpọ ebe ahụ Akọ ruo taa.
Every verse in Joshua 7
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.