Joshua 9:8

“Ha zara Joshua sị ya, “Anyị bụ ndị ohu unu.” Ma Joshua jụrụ ha ajụjụ sị, “Olee ndị unu bụ? Ebee ka unu si bịa?””

Joshua 9:8 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 8 of 27 in Joshua chapter 9 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Joshua 9 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe eze ndị niile bi nʼakụkụ ọdịda anyanwụ osimiri Jọ, nụrụ banyere ihe ndị a, ya bụ, ndị niile bi nʼala ugwu ugwu nʼọdịda anyanwụ ndagwurugwu, na ndị bi ogologo akụkụ osimiri ịa ruo ọn, eze ndị na nke ndị Amọrait na nke ndị na nke ndị na nke ndị na nke ndị , ha niile zukọtara ibu agha megide na ụmụ . Ma mgbe ndị ọn nụrụ ihe mere na , ha sitere nʼaghụghọ chọọ ụzọ ha ga-esi zọpụta onwe ha. Ha zipụrụ ndị ozi, ndị bokwasịrị ịnyịnya ibu ha akpa mere ochie, na karama akpụkpọ mere ochie, nke a duchiri ebe dị iche iche nʼahụ ha. Ndị ahụ yikwasịrị nʼụkwụ ha akpụkpọụkwụ kara nka nke a kwachiri akwachi, na uwe mere nnọọ ochie. Achịcha niile ha ji bụ nri ha, kpọrọ nkụ maakwa ebu. Mgbe ha bịaruru nʼebe ndị mara ụlọ ikwu ha na , ha jekwuuru , gwa ya na ndị okwu sị ha, “Anyị si nʼala dị anya bịa. Ugbu a, biko anyị chọrọ ka anyị na unu gbaa ndụ.” Ndị ikom zaghachiri sị ndị ahụ, “Olee otu anyị si amata na unu ebighị anyị nso? Ma eleghị anya unu bi anyị nso, anyị na unu ọ ga-esi aṅaa gbaa ndụ?” Ha zara sị ya, “Anyị bụ ndị ohu unu.” Ma jụrụ ha ajụjụ sị, “Olee ndị unu bụ? Ebee ka unu si bịa?” Ha zara ya sị, “Ala anyị, ebe ndị ohu gị si bịa dị anya nke ukwuu. Anyị bịara nʼihi na anyị anụla akụkọ banyere anyị unu, na ihe niile o mere nʼ. Anyị anụkwala ihe niile o mere eze abụọ ndị Amọrait, ndị nọ nʼọwụwa anyanwụ Jọ, Saịhọn eze ọn, na Ọg eze , onye chịrị nʼọt. Ndị okenye anyị na ndị niile bi nʼala anyị sịrị anyị, ‘Werenụ ihe unu ji aga njem, jekwurunụ ndị sị ha, “Anyị bụ ndị ohu unu, kwerenụ ka anyị na unu gbaa ndụ.” ’ Lee achịcha ndị a bụ nke anyị ji mgbe anyị hapụrụ ala anyị. Ha dị ọkụ mgbe anyị hapụrụ ụlọ anyị ịbịa njem a, nʼihi na e si nʼebe a na-eghe ya wepụta ya, ma ugbu a, dịka unu hụrụ, ha akpọọla nkụ, bidokwa ịma ebu. A gbajuru karama akpụkpọ anyị ndị a mmanya ọhụrụ mgbe anyị hapụrụ, ma ugbu a, karama ndị a adọwaala. Uwe anyị, na akpụkpọụkwụ anyị, emeela ochie nʼihi ịga ije dị anya.” Ndị ikom ritụrụ ụfọdụ nʼime ihe oriri ha ji bịa, ma ha ajụtaghị ihe bụ uche anyị. Mgbe ahụ, na ndị ahụ gbara ndụ udo ikwe ka ha dị ndụ. Ndịisi nzukọ mesiri ọgbụgba ndụ ahụ ike site nʼịṅụ iyi. Mgbe ụbọchị atọ gasịrị site na mgbe ụmụ na ndị ọn gbara ndụ, ndị nụrụ na ndị ọn bụ ndị agbataobi ha, ndị bi ha nso. Ya mere, ndị buliri ije gaa ịchọpụta ebe ndị a si bịa, si otu a bịaruo obodo ha niile nʼụbọchị nke atọ. Aha obodo ha bụ ọn, Kefira, Beerọt na . Ma ndị ebusoghị ha agha nʼihi na ndịisi nzukọ ejirila aha anyị, Chineke ṅụọ iyi idebe ha ndụ. Ma nzukọ niile tamuru ntamu megide ndịisi ha nʼihi ọgbụgba ndụ a. Ma ndịisi kwuru sị, “Anyị aṅụọla iyi nʼihu anyị, Chineke sị, na anyị agaghị emetụ ha aka, ugbu a kwa anyị agaghị eme ha ihe ọbụla. Ma nke a ka anyị ga-eme. Anyị ga-ekwe ka ha dị ndụ, nʼihi na ọ bụrụ na anyị emezughị iyi anyị ṅụrụ, iwe anyị ga-adakwasị anyị niile.” Ya mere, ndịisi kwukwara sị, “Anyị ga-ahapụ ha ka ha dịrị ndụ, kama ha ga-aghọ ohu ndị , ndị ga na-awara anyị nkụ na ndị ga na-ekutere anyị mmiri.” Nʼụzọ dị otu a, e mere ka ha dịrị ndụ. Emesịa, ziri ozi kpọọ ndịisi obodo ọn jụọ ha ajụjụ sị, “Gịnị mere unu ji ghọgbuo anyị site nʼịgwa anyị, ‘Anyị bi nʼebe dịpụrụ anya, site nʼebe unu bi,’ ebe ọ bụ na unu bi anyị nso? Ugbu a, unu ga-abụ ndị a bụrụ ọnụ. Site nʼụbọchị taa gaa nʼihu, unu aghọọla ndị ohu anyị, ndị ga na-awara anyị nkụ mgbe niile, na ndị ga na-ekutere anyị mmiri nke anyị ga-eji rụọ ọrụ nʼụlọnsọ m.” Ha zara sị, “Anyị mere nke a nʼihi na agwala anyị na anyị gị nyere iwu sị ya merie ala ndị a niile, ma kpochapụ ndị niile bi nʼime ya. Ọ bụ nke a mere ụjọ ji tụọ anyị. Ọ bụkwa ya mere anyị ji mee ihe dị otu a, nʼihi ichebe ndụ anyị. Ma ugbu a, anyị dị unu nʼaka. Unu nwere ike ime anyị ihe dị unu mma.” Nʼihi nke a, ekweghị ka ndị gbuo ha. mere ha ndị ọwa nkụ na ndị ose mmiri nye ụmụ , na ịhụkwa banyere ihe ndị dị mkpa nʼebe ịchụ aja anyị, nʼebe ahụ anyị ga-ahọpụta. Ọ bụkwa nke a ka ha bụ ruo taa.

Every verse in Joshua 9

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00