Judges 11:30
“Jefta kwere Onyenwe anyị nkwa sị ya, “Ọ bụrụ na ị ga-enyefe ndị Amọn nʼaka m,”
Judges 11:30 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 30 of 40 in Judges chapter 11 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Judges 11 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Otu ọ dị, Jefta, onye , bụ dimkpa nʼagha. Nna ya bụ ; nne ya bụ akwụna. Nwunye mụtaara ya ọtụtụ ụmụ ndị ikom ọzọ. Mgbe ha tolitere, ha chụpụrụ site nʼobodo ahụ, sị ya, “Ị gaghị eketa ihe ọbụla nʼezi nna anyị, nʼihi na nwa nwanyị ọzọ ka ị bụ.” Nʼihi nke a, Jefta gbapụrụ site nʼụlọ nna ya, gaa biri nʼobodo . Mgbe na-adịghị anya, ọtụtụ ndị isi na-anụ ọkụ bịara nọnyere ya ma sorokwa ya. O ruo mgbe ọtụtụ oge gasịrị, ndị Amọn busoro ụmụ agha. Ndị okenye jere ịkpọpụta site nʼala . Ha sịrị ya, “Bịa buru onyeisi agha anyị ka anyị nwee ike ibuso ndị Amọn agha.” Jefta sịrị ha, “Unu akpọghị m asị, ma chụpụkwa m site nʼụlọ nna m? Gịnị mere unu ji na-achọ m ugbu a unu nọ nʼoke nsogbu?” Ndị okenye sịrị ya, “na-agbanyeghị nke a, anyị abịaghachikwutela gị ugbu a, bịa ka anyị na gị lụso ndị Amọn agha. Ị ga-abụkwa onyeisi anyị niile bi na .” Jefta zara, “A sịkwarị na m esoro unu gaa lụso ndị Amọn agha, ọ bụrụ na anyị enyefee ha nʼaka m, m ga-abụ onyeisi unu nʼezie?” Ndị okenye zara, “Onyenwe anyị bụ onye akaebe, na anyị aghaghị ime dịka i kwuru.” Ya mere, Jefta sooro ndị okenye , ha mekwara ya onyeisi ha na ọchịagha ha. O kwughachikwara okwu ya niile nʼihu anyị nʼobodo . Mgbe ahụ, Jefta zipụrụ ndị ozi ka ha jekwuru eze ndị Amọn jụọ ya ajụjụ sị, “Gịnị bụ ihe i nwere megide anyị i ji ebuso ala anyị agha?” Eze ndị Amọn zaghachiri ndị ozi , “Mgbe ụmụ si nʼala pụta, ha ji aka ike napụ anyị ala anyị, site nʼosimiri Anọn ruo na ọk, rukwaa nʼosimiri Jọ. Ugbu a nyeghachinụ anyị ala ahụ niile nʼudo.” Jefta zighachiri ndị ozi ka ha jekwuru eze ndị Amọn, na-asị, “Ihe ndị a ka sịrị: Izrel esiteghị nʼaka ike napụ maọbụ Amọn ala ha. Kama, mgbe ha si rigopụta, Izrel sitere nʼọzara bịaruo , sikwa nʼebe ahụ ruo . Mgbe ahụ, Izrel zipụrụ ndị ozi ka ha jekwuru eze Edọm sị ya, ‘Kwere ka anyị si nʼala gị gafere,’ ma eze Edọm jụrụ ajụ. Ha zipụkwara ozi nye eze , ma o kwenyeghị. Nʼihi ya, Izrel nọgidere na . “Ọzọ, ha sitere nʼọzara gaa gburugburu Edọm na , site nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ ala , maa ụlọ ikwu ha nʼofe Anọn. Ha abaghị nʼoke ala , nʼihi na Anọn bụ oke ala ya. “Mgbe ahụ, ụmụ zigara ndị ozi ka ha jekwuru Saịhọn eze ndị Amọrait, onye bi na ọn, sị ya, ‘Biko, ka anyị site nʼala gị gafee ruo nʼala nke anyị.’ Ma eze Saịhọn atụkwasịghị obi isite nʼoke ala ya gabiga. Nʼihi nke a, ọ chịkọtara usuu ndị agha ya, ma ụlọ ikwu na , buso ụmụ agha. “Mgbe ahụ, Onyenwe anyị, Chineke nyere Saịhọn na ndị agha ya niile nʼaka . Ha merikwara ha. Izrel nwetara ala niile nke ndị Amọrait, bụ ndị bi nʼala ahụ. Ha nwetara ala niile ahụ, site nʼAnọn ruo ọk, sitekwa nʼọzara ruo Jọ. “Ma ugbu a, Onyenwe anyị, Chineke achụpụla ndị Amọrait nʼihu ndị ya bụ . Olee ikike i nwere iwere ala ahụ? Ọ bụghị ihe chi gị, Kemosh, nyere gị ka i ga-enweta? Otu aka ahụ kwa, ihe ọbụla anyị anyị nyere anyị ka anyị ga-enweta. Ị dị mma karịa nwa , eze ? O nwere mgbe ọ chọrọ okwu, maọbụ lụso ha agha? Ọ bụ narị afọ atọ kemgbe ụmụ malitere ibi na ọn na , na nʼime obodo ndị ọzọ gbara ha gburugburu ruo nʼiyi Anọn. Ọ bụkwa gịnị mere na ịnapụtaghị ala ndị a nʼoge ndị ahụ? Emegideghị m gị, kama ọ bụ gị na-emejọ m, site nʼibuso m agha. Ka anyị, onye na-ekpe ikpe ziri ezi kpebie ikpe a taa nʼetiti ndị na ndị Amọn.” Ma eze Amọn egeghị ntị nʼozi ziri ka e zie ya. Nʼoge ahụ, mmụọ anyị dakwasịrị . Site nʼike mmụọ ahụ, o duuru ndị agha gafee obodo na , gafeekwa , nke dị nʼime , gaa lụso ndị Amọn agha. Jefta kwere anyị nkwa sị ya, “Ọ bụrụ na ị ga-enyefe ndị Amọn nʼaka m, ihe ọbụla sitere nʼọnụ ụzọ ụlọ m pụta izute m mgbe m lọghachiri nʼọnọdụ mmeri megide ndị Amọn, ga-abụ nke anyị. Aga m eji ya chụọ aja nsure ọkụ.” Jefta duuru ndị agha ya gaa ibuso Amọn agha. Onyenwe anyị nyekwara ya mmeri dị ukwuu. O bibiri iri obodo abụọ site nʼ ruo nso nso , ruokwa -. Otu a ka si merie ndị Amọn. Mgbe lọghachiri nʼụlọ ya na , ma lee ada ya nwanyị onye ji iti egwu na ite egwu pụta izute ya. Ọ bụ naanị ya ka nna ya mụtara. Ewezuga ya, nna ya amụtaghị nwa nwoke maọbụ nwa nwanyị ọzọ. Mgbe hụrụ ya, ọ dọwara uwe ya, tie mkpu sị, “Ewoo, nwa m nwanyị! I wetarala obi m ihe mgbu, nʼihi na ekwela m anyị nkwa, nke m na-aghaghị imezu.” Ọ zara, “Nna m, lee, ị ghaghị imezu ihe i kwere anyị na nkwa. Jiri m mee ihe i kwere anyị na nkwa, nʼihi na o nyela gị mmeri dị ukwuu nʼebe ndị Amọn, ndị iro gị nọ. Ma ọ dị otu ihe m chọrọ ịrịọ gị, biko kwere ka m soro ụmụ agbọghọ ibe m gaa wagharịa nʼugwu ndị a, ka mụ na ha kwaa akwa ọnwa abụọ, nʼihi na agaghị m alụ di.” Nna ya zara sị ya, “E, nwa m, i nwere ike ịga.” Ọ pụrụ gaa, jegharịa, kwaakwa akwa, ya na ụmụ agbọghọ ndị enyi ya, ruo mgbe ọnwa abụọ ahụ zuru. Mgbe ọnwa abụọ gasịrị, ọ laghachikwutere nna ya, onye ji ya mezuo nkwa ahụ o kwere. Ọ bụ nwaagbọghọ na-amatabeghị nwoke. Malite nʼoge ahụ ka ọ ghọrọ omenaala ndị , na ụmụ agbọghọ na-apụ kwa afọ, gaa, nọọ abalị anọ nʼihi icheta ada , onye .
Every verse in Judges 11
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.