Numbers 22:8

“Belam gwara ha okwu sị, “Nọdụnụ nʼebe a nʼabalị a. Aga m ewetara unu ọsịsa ọbụla Onyenwe anyị nyere m.” Ya mere, ndị ozi ahụ si Moab nọnyeere ya.”

Numbers 22:8 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 8 of 41 in Numbers chapter 22 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Numbers 22 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ndị biliri njem bịarute nʼobosara ala . Manye ụlọ ikwu ha nʼakụkụ Jọ ebe chere ihu nʼobodo . Ma nwa ahụlarị ihe niile mere ndị Amọrait. Oke ụjọ jidere ndị nʼihi na ndị dị ọtụtụ. Nʼezie, oke ụjọ dị ukwuu jidere ndị nʼihi ụmụ . Ndị jekwuru ndị okenye sị ha, “Igwe mmadụ ndị a ga-erichapụ ihe niile gbara anyị gburugburu. Ha ga-eripịa ha dịka ehi si erichapụ ahịhịa ndụ dị nʼala.” Ya mere, nwa , onye bụ eze ndị nʼoge ahụ, zigara ndị ozi ya ka ha jekwuru , nwa onye bi nʼobodo ya bụ , nke dị nso nʼiyi ukwu . O ziri ya sị, “Lee otu ndị sitere nʼ pụta. Lee ka ha si kpuchie elu ala a; ugbu a, ha bi nʼakụkụ m. Ugbu a, bịa ka ị bụọrọ m ha ọnụ, nʼihi na ha dị ike karịa m. Ma eleghị anya aga m enwe ike merie ha, ma chụpụkwa ha site nʼala m. Nʼihi na amaara m na ndị ọbụla ị gọziri bụ ndị a gọziri agọzi, ndị ọbụla ị bụrụ ọnụ ga-anọgide bụrụ ndị a bụrụ ọnụ.” Ndị ozi o zigara bụ ndị okenye obodo na . Ha ji ego ịjụta ase nʼaka ha. Mgbe ha ruru, ha ziri ozi ziri. Belam gwara ha okwu sị, “Nọdụnụ nʼebe a nʼabalị a. Aga m ewetara unu ọsịsa ọbụla anyị nyere m.” Ya mere, ndị ozi ahụ si nọnyeere ya. Nʼabalị ahụ, Chineke bịakwutere jụọ ya sị, “Ndị ikom ndị a bịara ileta gị, ha bụ ndị ole?” Belam sịrị , “ nwa eze zitere m ozi sị m, ‘Otu ndị esitela nʼala pụta, ndị dị ukwuu nʼọnụọgụgụ. Achọrọ m ka ị bịa bụọrọ m ha ọnụ. Ma eleghị anya aga m enwe ike lụso ha agha, ma chụpụkwa ha.’ ” Ma sịrị , “Esola ha aga! Ị gaghị abụ ndị a ọnụ, nʼihi na ha bụ ndị a gọziri agọzi.” Mgbe chi bọrọ, Belam biliri gwa ndị ozi sị ha, “Laghachinụ nʼobodo unu nʼihi na anyị ekweghị ka m soro unu.” Ya mere, ndị ozi laghachikwuru gwa ya sị, “Belam jụrụ iso anyị lọghachi.” nwara ike ya ọzọ. Nʼoge a, o zipụrụ ụmụ eze ndị dị ọtụtụ na ndị a maara aha ha karịa ndị mbụ. Ha jiri ozi a bịakwute sị ya, “Ihe a ka nwa sị anyị zie gị, Ọ sị gị ekwela ka ihe ọbụla gbochie gị ịbịakwute m. Nʼihi na aghaghị ịsọpụrụ gị nʼebe ọ dị ukwuu m, mekwaa ihe ọbụla ị sị m mee. Naanị bịa ka ị bụọrọ m ndị a ọnụ.” Ma zaghachiri sị, “Ọ bụrụ na enye m ụlọeze ya nke juputara nʼọlaọcha na ọlaedo, apụghị m ime ihe ọbụla dị ukwuu maọbụ nke nta ịgabiga iwu anyị bụ m. Ma otu ọ dị, nọọnụ ka chị bọọ dịka ndị ọzọ ahụ mere ka m nwee ike chọpụta ma ọ dị ihe anyị ga-atụkwasị nʼihe o kwuru na mbụ.” Nʼabalị ahụ, Chineke gwara okwu sị ya, “Ebe ọ bụ na ndị a bịara ịkpọ gị oku, bilie soro ha gaa, kama jikere ikwu naanị okwu m ga-etinye gị nʼọnụ.” Ya mere, mgbe chi echi ya bọrọ, Belam rigooro nʼelu ịnyịnya ibu ya soro ụmụ eze gaa. Ma iwe were nʼihi na ọ na-aga, ma mmụọ ozi anyị guzochiri ụzọ igbochi ya. Belam na ndị odibo ya abụọ nọ na-elu ịnyịnya ibu ya. Mgbe ịnyịnya ibu ahụ hụrụ mmụọ ozi anyị ka o guzochiri nʼụzọ, jide mma a mịpụtara amịpụta nʼaka ya, ịnyịnya ibu ahụ chigharịrị onwe ya hapụ okporoụzọ, tinye isi nʼọhịa. Ma tiri ya ihe ịchụghachi ya nʼụzọ. Nʼoge a, mmụọ ozi anyị guzochiri nʼụzọ dị warawara, nke dị nʼetiti mgbidi ogige ubi vaịnị abụọ. Mgbe ịnyịnya ibu ahụ hụrụ mmụọ ozi anyị, o tinyere isi nʼahụ mgbidi ogige ubi ahụ, chọọ isite nʼebe ahụ gafee. Mgbe ọ na-eme nke a, o mere ka mgbidi ahụ chihịapụ ụkwụ. Ya mere tiri ịnyịnya ibu ahụ ihe ọzọ. Mgbe ahụ, mmụọ ozi anyị gakwara nʼihu nʼokporoụzọ ahụ nọchie ụzọ ahụ ebe dị nnọọ mkpakọta, ebe ịnyịnya ibu ahụ na-agaghị enwe ike gafee, maọbụ ichigharị aka nri maọbụ aka ekpe. Nʼihi nke a, mgbe ịnyịnya ibu ahụ hụrụ mmụọ ozi anyị o dinara ala nʼokporoụzọ. Nʼoke iwe, Belam ji mkpara dị ya nʼaka tie ya ihe ọzọ. Mgbe ahụ, Onyenwe anyị mere ka ịnyịnya ibu ahụ kwuo okwu. Ọ jụrụ ajụjụ sị, “Gịnị ka m mere gị i ji tie m ihe ugboro atọ?” Belam zara ịnyịnya ibu ahụ sị, “Ọ bụ nʼihi na i meela ka m dị ka onye nzuzu! Nʼezie, a sị na m ji mma agha nʼaka m, agaara m egbu gị.” Ịnyịnya ibu ahụ gwara okwu ọzọ sị ya, “Ọ bụ na mụ onwe m abụghị ịnyịnya ibu gị nke ị na-anọ nʼelu ya ogologo oge ndị a niile? Ọ dịla mgbe m si otu a meso gị omume nʼime ndụ m niile?” zara sị ya, “Ee.” Mgbe ahụ ka anyị meghere anya . Ọ hụrụ mmụọ ozi anyị ka o ji mma agha ya guzochie ụzọ. Belam dara nʼala, gbatịa onwe ya nʼala nʼihu ya. Mmụọ ozi anyị ahụ jụrụ ajụjụ sị, “Gịnị mere i ji tie ịnyịnya ibu gị ihe ugboro atọ? Abịara m igbochi gị ka ịla nʼiyi dị na-eche gị ghara irute gị. Ugboro atọ ka ịnyịnya ibu a hụrụ m, ma site nʼihu m wezuga onwe ya. A sị na ọ bụghị ntụgharị ọ tụgharịrị site nʼebe m nọ, nʼezie, ugbu a, a gara m egbu gị ma hapụ ịnyịnya ibu gị ndụ.” Nʼoge a, Belam sịrị mmụọ ozi anyị, “Emehiela m. Amaghị m na i guzo nʼụzọ igbochi m. Ọ bụrụ iwe na-ewe gị, ejikeere m ịlaghachi azụ.” Ma mmụọ ozi anyị sịrị , “Soro ndị ikom a gaa, ma kwuo naanị ihe m sị gị kwuo.” Ya mere, Belam soro ndị ozi eze gaa. Mgbe nụrụ na nọ nʼụzọ na-abịa, ọ pụrụ gaa izute nʼotu obodo nke dị nʼọnụ mmiri Anọn, nke dị na ngwụcha oke ala ya. Mgbe ọ bịarutere, jụrụ ajụjụ sị ya, “Eziri m gị ozi ka ị bịa ngwangwa, gịnị mere ị bịaghị? Ọ bụ na m enweghị ike ịsọpụrụ gị?” Belam zaghachiri, “Lee, Abịakwutelam gị ugbu a, ma enweghị m ike ikwu ihe ọbụla dị m mma. Ọ bụ naanị ihe tinyere m nʼọnụ ka m ga-ekwu.” Belam sooro gaa . jiri ehi na atụrụ chụọ aja. O nyere ụfọdụ, nyekwa ma ndị ozi eze ndị ya na ha nọ nʼebe ahụ. Nʼụtụtụ echi ya, kpọọrọ , duru ya rigoo . O sitere nʼebe ahụ hụ nsọtụ ọmụma ụlọ ikwu ndị .

Every verse in Numbers 22

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00