Numbers 24:8

““Chineke sitere nʼala Ijipt kpọpụta ha. Ha nwere ike dịka atụ. Ha ga-eripịa mba niile na-ebili imegide ha. Ha ga-anyajisi ọkpụkpụ ha niile, jirikwa ọtụtụ àkụ ha gbatuo ha.”

Numbers 24:8 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 8 of 25 in Numbers chapter 24 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Numbers 24 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nʼoge a, Belam aghọtala nʼuche ya na ọ masịrị anyị ịgọzi . Ya mere, ọ họrọghị ịgba afa dịka o mere nʼoge ndị gara aga, kama o chere ihu ya nʼọzara. Mgbe lepụrụ anya ọ hụrụ ụmụ dịka ha si maa ụlọ ikwu nʼebo nʼebo. Mgbe ahụ kwa, Mmụọ nke dakwasịrị ya. O buru amụma ndị a sị, “Okwu si nʼọnụ nwa pụta, okwu onye ahụ anya ya saghere asaghe. Okwu onye ahụ na-anụ okwu onye na-ahụ ọhụ site nʼaka onye pụrụ ime ihe niile. Onye na-ada nʼala ma anya ya na-eghe oghe. “Lee ka ebe obibi gị si maa mma, gị ọb, ebe obibi gị niile, gị ! “Dịka ndagwurugwu dị iche iche ka ha gbasapụrụ, dịka ubi a gbara ogige dị nʼakụkụ osimiri, dịka osisi aloos nke anyị kụrụ, dịka osisi sida dị nʼakụkụ mmiri. Mmiri ga-esi nʼite mmiri ha na-erupụta, mkpụrụ ha ga-enwekwa mmiri dị ukwuu. “Eze ha ga-adị ukwuu karịa , a ga-ebulikwa alaeze ha elu. “Chineke sitere nʼala kpọpụta ha. Ha nwere ike dịka atụ. Ha ga-eripịa mba niile na-ebili imegide ha. Ha ga-anyajisi ọkpụkpụ ha niile, jirikwa ọtụtụ àkụ ha gbatuo ha. Ha na-amakpuru, dinara ala dịka ọdụm, dịka nne ọdụm, onye pụrụ ịkpọte ha? “Ngọzị na-adịrị onye ọ bụla na-agọzi gị, ma ọbụbụ ọnụ na-adịrị onye ọbụla na-akọcha gị.” Iwe dị ọkụ megide nʼoge a. Ọ kụkọtara aka ya abụọ nʼiwe. Tie mkpu sị , “Akpọrọ m gị ka ị bịa bụọrọ m ndị iro m ọnụ. Ma ị gọziela ha ugboro atọ a. Si nʼebe m nọ wezuga onwe gị! Laghachi nʼụlọ gị! Akwadobere m inye gị ọnọdụ dị elu, ma anyị e gbochiela gị inweta ụgwọ ọrụ a.” Belam zara sị, “Ọ bụ na m agwaghị ndị ozi gị niile, bụ ndị ị zitere m, ‘na a sịkwarịị na enye m ọlaọcha na ọlaedo niile nke dị nʼụlọeze ya, apụghị m ime ihe ọbụla nʼike aka, maọbụ ihe ọma maọbụ ihe ọjọọ, ị gabiga iwu anyị. Ọ bụkwa naanị ihe anyị na-ekwu ka m ga-ekwu’? Ugbu a, ana m alakwuru ndị m, ma bịa, ka m dọọ gị aka na ntị banyere ihe ndị a ga-eme ndị gị nʼụbọchị ndị a na-abịa nʼihu.” Ya mere kwuru okwu ndị a: “Amụma nwa , amụma nke onye ahụ anya ya nʼahụ ụzọ nke ọma, amụma onye ahụ nke na-anụ okwu , onye ihe ọmụma ya si nʼebe kachasị ihe niile elu na-abịa. Onye na-ahụ ọhụ site nʼaka pụrụ ime ihe niile. Onye na-ada nʼala, ma anya ya abụọ ghekwa oghe. “Ana m ahụ ya, ma ọ bụghị ugbu a, ana m ele ya anya, ma ọ nọghị nso. Otu kpakpando ga-esi nʼime ọb zolie. Mkpara eze ga-esi nʼetiti bilie. Ọ ga-etipịa egedege ihu ndị , na okpokoro isi ndị ikom niile. A ga-emeri Edọm, Sia, onye iro ya, ka a ga-emeri nʼagha. Ma ga-eto, ghọọ onye dị ike. Otu onye ọchịchị ga-esi na ọb pụta. Bibie ndị niile fọdụrụ nʼobodo ahụ.” Mgbe ahụ, Belam lepụrụ anya legide ụlọ ndị niile, buo amụma banyere ha sị: “ bụ mba mbụ nʼetiti mba niile, ma ikpeazụ ya bụ mbibi!” Ọ hụrụ ndị anya, kwuo okwu ya: “E, i bi ugbu a nʼebe e wusiri ike, akwụ gị dị nʼime oke nkume ahụ! Ma, a ga-ebibi unu ndị niile, mgbe ọ ga-adọta unu nʼagha.” Ndị a bụ okwu o ji mechie amụma ya: “Onye ga-adị ndụ mgbe ga-eme ihe ndị a? Ụgbọ mmiri ga-esi nʼọnụ mmiri ọs bịa. Ha ga-eji ike dobe ndị na ndị ọ nʼokpuru ha, ma a ga-ebibikwa ha onwe ha.” Emesịa, Belam biliri laghachi nʼụlọ ya, ma gbasoro ụzọ nke ya.

Every verse in Numbers 24

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00