MyBibleAtlasAbụ Ọma 2

Abụ Ọma

Abụ Ọma 2

Psalm 2 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 2Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a royal Psalm that declares the LORD's rule and the security of those who take refuge in his Anointed.

Abụ Ọma 2 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Gịnị mere mba niile ji agba izu nzuzo? Gịnị mere ndị mmadụ ji na-apịa ọpịpịa nke na-abaghị uru?

KJV verse 1: Why do the heathen rage, and the people imagine a vain thing?

Ndị eze nke ụwa na-eguzokwa onwe ha, ndị na-achị achị na-agbakọtakwa imegide anyị na imegide ya e tere mmanụ.

KJV verse 2: The kings of the earth set themselves, and the rulers take counsel together, against the LORD, and against his anointed, saying,

Ha na-asị, “Ka anyị tijie mkpọrọ igwe niile ha kere anyị ma tufukwaa ha, nwere onwe anyị.”

KJV verse 3: Let us break their bands asunder, and cast away their cords from us.

Onye na-anọdụ nʼeluigwe na-achị ọchị. Onyenwe anyị na-akwa ha emo.

KJV verse 4: He that sitteth in the heavens shall laugh: the Lord shall have them in derision.

Mgbe ahụ, ọ na-eji iwe baara ha mba mee ka ụjọ jupụta ha obi nʼihi oke iwe ya.

KJV verse 5: Then shall he speak unto them in his wrath, and vex them in his sore displeasure.

“Mụ onwe m eguzobela m eze m na ọn, ugwu m dị nsọ.”

KJV verse 6: Yet have I set my king upon my holy hill of Zion.

Aga m ekwusa iwu anyị: Ọ sịrị m, “Ị bụ Ọkpara m; taa abụrụla m nna gị.

KJV verse 7: I will declare the decree: the LORD hath said unto me, Thou art my Son; this day have I begotten thee.

Rịọọ m, aga m enye gị mba niile nke ụwa ka ha bụrụ ihe nketa gị.

KJV verse 8: Ask of me, and I shall give thee the heathen for thine inheritance, and the uttermost parts of the earth for thy possession.

Ị ga-eji mkpara igwe chịa ha, tipịa ha dịka onye na-akpụ ite si etipịa ite ndị ọ kpụrụ na-adịghị mma.”

KJV verse 9: Thou shalt break them with a rod of iron; thou shalt dash them in pieces like a potter’s vessel.

Nʼihi nke a, unu ndị eze, bụrụnụ ndị nwere uche; ka nke a bụrụkwa ihe ịdọ aka na ntị nye ndị na-achị achị nʼụwa.

KJV verse 10: Be wise now therefore, O ye kings: be instructed, ye judges of the earth.

Jirinụ ịtụ egwu fee anyị ofufe; jirikwanụ ịma jijiji ṅụrịa ọṅụ nʼihu ya.

KJV verse 11: Serve the LORD with fear, and rejoice with trembling.

Sutukwanụ Ọkpara ahụ ọnụ ka iwe ghara iwe ya, ka unu ghara ị bụ ndị a lara nʼiyi nʼụzọ unu. Nʼihi na iwe ya pụrụ ịmalite nʼotu ntabi anya. Ndị niile na-eme ya ebe mgbaba ha bụ ndị a gọziri agọzi.

KJV verse 12: Kiss the Son, lest he be angry, and ye perish from the way, when his wrath is kindled but a little. Blessed are all they that put their trust in him.

Every verse in Abụ Ọma 2

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 20:00 / 0:00