MyBibleAtlasAbụ Ọma 10

Abụ Ọma

Abụ Ọma 10

Psalm 10 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 10Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a lament Psalm that asks God to confront the wicked and defend the helpless.

Abụ Ọma 10 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Onyenwe anyị, gịnị mere i ji na-eguzoro onwe gị nʼebe dị anya? Gịnị mere ị na-ezo onwe gị nʼoge nsogbu?

KJV verse 1: Why standest thou afar off, O LORD? why hidest thou thyself in times of trouble?

Site na mpako, onye ajọ omume na-emegbu ndị na-adịghị ike, ndị mpịa mpịa aghụghọ ya mara dịka ọnya.

KJV verse 2: The wicked in his pride doth persecute the poor: let them be taken in the devices that they have imagined.

Ọ na-anya isi banyere ọchịchọ niile nke obi ya, ọ na-elelị anyị anya ma na-agọzi ndị oke ọchịchọ.

KJV verse 3: For the wicked boasteth of his heart’s desire, and blesseth the covetous, whom the LORD abhorreth.

Nʼọnọdụ mpako ya, onye ajọ omume anaghị achọ , nʼechiche ya niile, ọ naghị eche banyere ya.

KJV verse 4: The wicked, through the pride of his countenance, will not seek after God: God is not in all his thoughts.

Ma ihe niile ọ na-eme na-agara ya nke ọma; ọ bụ onye na-ebuli onwe ya elu, iwu gị niile dịkwa anya site nʼebe ọ nọ; ọ na-elelị ndị iro ya niile.

KJV verse 5: His ways are always grievous; thy judgments are far above out of his sight: as for all his enemies, he puffeth at them.

Nʼime obi ya, ọ na-asị, “Ọ dịghị ihe ga-emetụta m. Aga m anọ nʼọnọdụ ọṅụ mgbe niile. Nsogbu ọbụla agaghị adakwasị m.”

KJV verse 6: He hath said in his heart, I shall not be moved: for I shall never be in adversity.

Ọnụ ya jupụtara nʼokwu ụgha na ịba mba ime ihe ọjọọ, nʼokpuru ire ya ka nsogbu na ajọ ihe dịkwa.

KJV verse 7: His mouth is full of cursing and deceit and fraud: under his tongue is mischief and vanity.

Ha na-ezo onwe ha nʼobodo nta dị iche iche, nʼebe zooro ezo ka ha na-anọ, na-eche itigbu ndị aka ha dị ọcha.

KJV verse 8: He sitteth in the lurking places of the villages: in the secret places doth he murder the innocent: his eyes are privily set against the poor.

Dịka ọdụm, ha anaghị eme mkpọtụ ọbụla, ọ na-eche ịdakwasị ụmụ ogbenye. Dịka ndị bụ dinta si ejide ụmụ anụmanụ nʼọnya ha siri, otu a ka ha si ejide ụmụ ogbenye.

KJV verse 9: He lieth in wait secretly as a lion in his den: he lieth in wait to catch the poor: he doth catch the poor, when he draweth him into his net.

Ụmụ ogbenye ndị a na-ada nʼala nʼihi ịdị ike ya, ọ na-azọpịakwa ha.

KJV verse 10: He croucheth, and humbleth himself, that the poor may fall by his strong ones.

Nʼime obi ya, ọ na-asị, “Chineke echefuola. O zofuola ihu ya, ọ dịghị mgbe ọ hụrụ ya.”

KJV verse 11: He hath said in his heart, God hath forgotten: he hideth his face; he will never see it.

Bilie O anyị! O welie aka gị, echefukwala ndị na-enweghị onye inyeaka.

KJV verse 12: Arise, O LORD; O God, lift up thine hand: forget not the humble.

Gịnị mere onye ajọ omume ji na-eleda anya? Gịnị mere o ji na-asị nʼime obi ya, “Ọ gaghị akpọ m ka m zaa ajụjụ banyere omume m”?

KJV verse 13: Wherefore doth the wicked contemn God? he hath said in his heart, Thou wilt not require it.

Ma gị, O , ị na-ahụ nsogbu na ihe mwute, ị na-atule ihe ị ga-eme banyere ha. Ndị a na-emegbu na-atụkwasị gị obi, nʼihi na ị bụ onye inyeaka ndị na-enweghị nna.

KJV verse 14: Thou hast seen it; for thou beholdest mischief and spite, to requite it with thy hand: the poor committeth himself unto thee; thou art the helper of the fatherless.

Gbajie aka onye ajọ omume a na-eme ihe ọjọọ, kpọọ ya ka ọ zaa ajụjụ banyere ajọ omume ya niile nke a na-apụghị ịchọpụta.

KJV verse 15: Break thou the arm of the wicked and the evil man: seek out his wickedness till thou find none.

Onyenwe anyị bụ eze ruo mgbe ebighị ebi. Ọ ga-esite nʼala ya kpochapụ mba niile.

KJV verse 16: The LORD is King for ever and ever: the heathen are perished out of his land.

O anyị, ị maara ọchịchọ obi ndị niile a na-akpagbu; ị na-ege ntị na mkpu akwa ha ma kasịekwa ha obi,

KJV verse 17: LORD, thou hast heard the desire of the humble: thou wilt prepare their heart, thou wilt cause thine ear to hear:

Ị na-echedo ndị na-enweghị nna na ndị niile a na-emegbu emegbu, ka mmadụ efu, onye e kere eke, ghara imenye ha egwu ọzọ.

KJV verse 18: To judge the fatherless and the oppressed, that the man of the earth may no more oppress.

Every verse in Abụ Ọma 10

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 100:00 / 0:00