MyBibleAtlasAbụ Ọma 11

Abụ Ọma

Abụ Ọma 11

Psalm 11 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 11Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a praise Psalm that affirms trust in the LORD's righteous rule when foundations seem to collapse.

Abụ Ọma 11 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nʼime anyị ka m mere ebe mgbaba m. Gịnị mere i ji na-agwa m okwu sị, “Felagaa nʼelu ugwu gị dịka nnụnụ.”

KJV verse 1: In the LORD put I my trust: How say ye to my soul, Flee as a bird to your mountain?

Nʼihi na ndị ajọ omume ekweela ụta ha; ha edoziela àkụ nʼelu eriri ụta ha, zoo onwe ha nʼakụkụ ụzọ, ịnọ nʼọchịchịrị, gbaa ndị obi ha ziri ezi ụta.

KJV verse 2: For, lo, the wicked bend their bow, they make ready their arrow upon the string, that they may privily shoot at the upright in heart.

Mgbe a na-ebibi ntọala niile, gịnị ka ndị ezi omume pụrụ ime?

KJV verse 3: If the foundations be destroyed, what can the righteous do?

Onyenwe anyị nọ nʼụlọnsọ ukwuu ya; Onyenwe anyị nọkwa nʼelu ocheeze ya dị nʼeluigwe. Ọ na-ahụzu ihe niile ụmụ mmadụ na-eme; anya ya na-anwalekwa ụzọ ha.

KJV verse 4: The LORD is in his holy temple, the LORD’S throne is in heaven: his eyes behold, his eyelids try, the children of men.

Onyenwe anyị na-ele onye ezi omume ule, ma onye ajọ omume na ndị niile hụrụ imebi iwu nʼanya, ka ọ na-akpọ asị nke ukwuu.

KJV verse 5: The LORD trieth the righteous: but the wicked and him that loveth violence his soul hateth.

Ọ ga-eme ka nkume ọkụ zokwasị ndị ajọ omume dịka mmiri ozuzo; oke ifufe dị ọkụ ga-abụ ihe nketa ha.

KJV verse 6: Upon the wicked he shall rain snares, fire and brimstone, and an horrible tempest: this shall be the portion of their cup.

Nʼihi na anyị bụ onye ezi omume, ọ hụkwara ikpe ziri ezi nʼanya; ndị ezi omume niile ga-ahụkwa ihu ya anya.

KJV verse 7: For the righteous LORD loveth righteousness; his countenance doth behold the upright.

Every verse in Abụ Ọma 11

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 110:00 / 0:00