Psalms

Psalms 100

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context

Psalms 100 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Tikusienụ anyị mkpu ọṅụ ike, ụwa niile. Jiri obi ụtọ fee anyị ofufe; jirinụ ịbụ abụ ọṅụ bịa nʼihu ya Matanụ na anyị bụ . Ọ bụ ya onwe ya kere anyị, ọ bụkwa ya nwe anyị, anyị bụ ndị ya, igwe atụrụ nke ọ na-azụ. Jirinụ ekele banye nʼọnụ ụzọ ama ya jiri otuto baa nʼogige ya; keleenụ ya, tookwa aha ya. Nʼihi na anyị dị mma, ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. Ruo ọgbọ niile ka ikwesi ntụkwasị obi ya na-adịgidekwa.

Every verse in Psalms 100

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00