MyBibleAtlasAbụ Ọma 99

Abụ Ọma

Abụ Ọma 99

Psalm 99 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 99Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a royal Psalm that exalts the holy King who loves justice and answers his people.

Abụ Ọma 99 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Onyenwe anyị bụ eze, ka mba niile maa jijiji! O wuru ocheeze ya nʼetiti cherubim, ka elu ụwa maa jijiji.

KJV verse 1: The LORD reigneth; let the people tremble: he sitteth between the cherubims; let the earth be moved.

Onyenwe anyị dị ukwuu nʼime ọn; ọ bụ onye e buliri elu karịa mba niile dị iche iche.

KJV verse 2: The LORD is great in Zion; and he is high above all the people.

Ka ha too aha gị nke dị ukwuu, dịkwa oke egwu, ọ dị nsọ.

KJV verse 3: Let them praise thy great and terrible name; for it is holy.

Eze bụ onye dị ike, ọ hụrụ ikpe ziri ezi nʼanya, i meela ka ihe ziri ezi guzosie ike; nʼime ọb ka i mere ihe ziri ezi na ihe dị mma.

KJV verse 4: The king’s strength also loveth judgment; thou dost establish equity, thou executest judgment and righteousness in Jacob.

Bulienụ anyị anyị elu, feenụ ofufe nʼihu ebe ihe ịtụkwasị ụkwụ ya; ọ dị nsọ.

KJV verse 5: Exalt ye the LORD our God, and worship at his footstool; for he is holy.

Mosis na Erọn so nʼetiti ndị nchụaja ya, sokwa nʼetiti ndị kpọkuru aha ya; ha kpọkuru anyị ọ zakwara ha.

KJV verse 6: Moses and Aaron among his priests, and Samuel among them that call upon his name; they called upon the LORD, and he answered them.

Ọ gwara ha okwu site nʼogidi igwe ojii. Ha debere ụkpụrụ ya na iwu niile o nyere ha.

KJV verse 7: He spake unto them in the cloudy pillar: they kept his testimonies, and the ordinance that he gave them.

O anyị, Chineke anyị, ị zara ha; ị bụụrụ onye na-agbaghara mmehie, nʼagbanyeghị na ị tara ha ahụhụ nʼihi mmehie ha.

KJV verse 8: Thou answeredst them, O LORD our God: thou wast a God that forgavest them, though thou tookest vengeance of their inventions.

Bulienụ anyị anyị elu; na-efe ya ofufe nʼelu ugwu ya dị nsọ, nʼihi na onye dị nsọ ka anyị anyị bụ.

KJV verse 9: Exalt the LORD our God, and worship at his holy hill; for the LORD our God is holy.

Every verse in Abụ Ọma 99

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 990:00 / 0:00